| File name: | UserLanguagesCpl.dll.mui |
| Size: | 15360 byte |
| MD5: | d3988e692260c04a76336ebcf9746c90 |
| SHA1: | 50b51c54ce23181027570416f059e12c3b303663 |
| SHA256: | f042ce0bdb12ea982c82ae7bc093b95a45261ed385408cd839281e5f28cf1dc9 |
| Operating systems: | Windows 10 |
| Extension: | MUI |
If an error occurred or the following message in Igbo language and you cannot find a solution, than check answer in English. Table below helps to know how correctly this phrase sounds in English.
| id | Igbo | English |
|---|---|---|
| 1 | Asụsụ | Language |
| 2 | Mee Nhọrọ gasị asụsụ kàesìrìchọ ma mwube gasị ozurumba | Customize your language preferences and international settings |
| 3 | lwu otu gbochiri programmụ a. Maka àmà ndị ọzọ, kpọtụrụ onye nchịkwa sistèm gi. | This program is blocked by group policy. For more information, contact your system administrator. |
| 4 | ènyemaka | Help |
| 5 | Gbakwụnye asụsu gasị | Add languages |
| 6 | Ndị iche gasị Rijọn | Regional variants |
| 7 | Mwube gasị dị-elu | Advanced settings |
| 8 | Ihenhọrọga Asụsụ | Language options |
| 9 | ùsòrò Ntibanye | Input method |
| 10 | Ihenhọrọga | Options |
| 11 | Wepụ | Remove |
| 12 | Gàa elu | Move up |
| 13 | Gàa ala | Move down |
| 14 | Aha asụsụ | Language name |
| 16 | ùsòrò Odide | Writing system |
| 17 | Mwube gasị asụsụ dị mfe | Common language settings |
| 18 | Gbakwụnye | Add |
| 19 | Mepee | Open |
| 20 | Ọnụọgụg asụsụ gasị: | Number of languages: |
| 21 | Gbanwee oge, deètì maọbụ nọmba nsìrìhàzi gasị | Change date, time, or number formats |
| 22 | Nke Nchịkwa | Administrative |
| 23 | Ọnụndèe gasị | Fonts |
| 24 | Tinye asụsụ gasị n'otu site na | Group languages by |
| 25 | Gbakwụnye otu asụsụ | Add a language |
| 26 | Mwube gasị dị mfe | Common settings |
| 27 | Ihenhọrọga asụsụ | Language options |
| 28 | Kàgbuo | Cancel |
| 29 | Expand input methods | Expand input methods |
| 30 | Collapse input methods | Collapse input methods |
| 31 | Gbakwụnye otu ùsòrò ntibanye | Add an input method |
| 32 | Chèkwaa | Save |
| 33 | Expand text services | Expand text services |
| 34 | Collapse text servives | Collapse text servives |
| 35 | Nhọrọ gasị Nyocha Nsụpe: | Spellchecking preferences: |
| 36 | Ewebela | Installed |
| 38 | Gosiputa Ndesịta asụsụ | Display language list |
| 39 | Ndesịta Ntibanye ngwè | Text Input List |
| 40 | Pịkịnye iji mepee ihenhọrọga ogwe asụsụ | Click to open language bar options |
| 41 | Lọọgụ̀ pụọ ugbua | Log off now |
| 42 | Gbanwee Ngosipụ̀ta Asụsụ | Change display language |
| 43 | Ị ga a lọọgụ̀pụrịrị kọmputà gị tupu ihe mgbanwe na ngosipụta asụsụ a dịìrè | You must log off for display language changes to take effect |
| 44 | Hụ na ị chekwara ọrụ gị ma mechie ùsòrònsìème gasị niile mepere emepe tupu ị lọọgụ̀ pụọ kọmputà gị. | Make sure you save your work and close all open programs before you log off. |
| 45 | A chọrọ ikikèrè onyenchịkwa | Administrative privileges required |
| 46 | Asụsụ gasị mere explorer dị ìrè | Languages enabled explorer |
| 47 | Asụsụ gasị nhọrọ gasị explorer | Languages choices explorer |
| 48 | Ùsòrò ntibanye explorer | Input method explorer |
| 49 | Ọchịchọ asụsụ gasị | Search languages |
| 51 | Kèdịìrè | Enabled |
| 52 | Kèdịìrè (legharanya) | Enabled (override) |
| 53 | Gbanwee legharanya | Change override |
| 54 | Dị adị | Available |
| 55 | Mee %1 asụsụ kèìzìzì gị (ị ga-ahụ ya n'elu ndesịa gị) | Make %1 your primary language (you’ll see it at the top of your list) |
| 56 | Mee nke a asụsụ kèìzìzì gị | Make this the primary language |
| 57 | A ga-eme ka ọ dịìrè na mbanye ọzọ | Will be enabled on next sign-in |
| 60 | Dị adị maka mbutù | Available for download |
| 61 | Otu asụsụ ngwugwu maka %1 di adị maka mbutù | A language pack for %1 is available for download |
| 62 | Butùo ma ọbụ weghàpụ asụsụ ngwugwu | Download and install language pack |
| 63 | Ọ bụrụ na ichọrọ igbanwe asụsụ egosìpụ̀tara, kwụra onye njikwa akaùnt | If you want to change the display language, talk to the person who manages this account |
| 66 | Ngwugwu asụsu adịghị adị | A language pack isn't available |
| 67 | E wuvela asụsụ ngosipụta ahu na asụsu ọzọ site na iji legharanya | The display language has been set to another language using override |
| 68 | Bùga na | Advanced settings |
| 69 | Ebendobe | Location |
| 70 | Asụsu ngosipụta Windows: %1 Nhàzi ụgbọọtụgwo: %2 |
Windows display language: %1 Keyboard layout: %2 |
| 71 | %3. Asụsu ngosipụta Windows: %1. Nhàzi ụgbọọtụgwo: %2. Pịkịnye maka nhọrọ gasi ufọdụ. | %3. Windows display language: %1. Keyboard layout: %2. Click for more options. |
| 72 | Nhàzi ụgbọọtụgwo: %1 | Keyboard layout: %1 |
| 73 | %3. nhàzi ụgbọọtụgwo: %2. Pịkịnye maka ihenhọrọga ụfọdụ. | %3. Keyboard layout: %2. Click for more options. |
| 74 | Asụsu ngosipụta Windows: %1 ùsòrò ntibanye: %2 |
Windows display language: %1 Input method: %2 |
| 75 | %3. Asụsu ngosipụta Windows: %1. ùsòrò ntibanye: %2. Pịkịnye maka ihenhọrọga ụfọdụ. | %3. Windows display language: %1. Input method: %2. Click for more options. |
| 76 | ùsòrò ntibanye: %1 | Input method: %1 |
| 77 | %3.ùsòrò ntibanye: %2. Pịkịnye maka ihenhọrọga ụfọdụ. | %3. Input method: %2. Click for more options. |
| 78 | %1 %2 |
%1 %2 |
| 79 | %1. %2. Pịkịnye maka Nleretụ. | %1. %2. Click for preview. |
| 80 | Nleretụ | Preview |
| 81 | ìzùgbè | Standard |
| 82 | Kpatụ nhazà ụgbọọtụgwo nrò | Touch keyboard layout |
| 83 | IME | IME |
| 84 | Ọchịchọ ndị iche gasị rijọn | Search regional variants |
| 85 | Ọchịchọ ùsòrò gasị ntibanye | Search input methods |
| 88 | Gbanwee ogwe asụsụ ọtụgwo ọkụ | Change language bar hot keys |
| 91 | Adịghị adị | none available |
| 92 | | | | |
| 93 | Asụsu ngosipụta Windows: %1 Nhàzi ụgbọọtụgwo: %2... |
Windows display language: %1 Keyboard layout: %2... |
| 94 | Nhàzi ụgbọọtụgwo: %2... | Keyboard layout: %2... |
| 95 | Windows ngosipụta asụsụ : %1 ùsòrò ntibanye: %2... |
Windows display language: %1 Input method: %2... |
| 96 | ùsòrò ntibanye: %2... | Input method: %2... |
| 97 | Na-aenyocha a dịnweta... | Checking availability... |
| 98 | E mère kàonweeike (ga-agbanwe na mbanye ọzọ) | Enabled (will change after next sign-in) |
| 99 | E mère kàonweeike (ga-agbanwe na mbanye nke ọzọ) | Enabled (will change after next sign-in) |
| 100 | Jiri ndesịta asụsụ (akwadoro) | Use language list (recommended) |
| 101 | _stack | _stack |
| 102 | Kwakọnye maọbu wepu nkwakọnye asụsụ gasị. A chọrọ ikikèrè nke nchịkwa | Install or uninstall display languages. Administrative privileges required |
| 103 | Gini ka m ga eme ka nweta asụsụ karịa ? | What can I do to get more languages? |
| 105 | %1 - %2 | %1 - %2 |
| 106 | Ụgbọọtụgwo | Keyboard |
| 107 | Weghàpụ asụsụ ngwugwu | Uninstall language pack |
| 108 | %1 (dị adị) | %1 (not available) |
| 109 | /u %1 /w | /u %1 /w |
| 110 | Tìnye n'ọrụ mgbanwe gasị na ènyòngosìpụta nnabata, akaụnt gasị sistèm, ma akaụnt ojiarụ ọhụrụ | Apply language settings to the welcome screen, system accounts, and new user accounts |
| 111 | ùsòrò ntibanye n'adịghi adị | Unavailable input method |
| 112 | Weghachita difọlt gasị | Restore defaults |
| 113 | Pịkịnye iji leretụ %1 ùsòrò ntibanye | Click to preview %1 input method |
| 114 | Pịkịnye ka imepe Ihenhọrọga maka %1 ụsoro ntinye | Click to open options for %1 input method |
| 115 | Pịkịnye iji wepu %1 ùsòrò ntibanye | Click to remove %1 input method |
| 116 | Onweghị ihe ndị makọrọ na ọchịchọ gị | No items match your search |
| 118 | Jìkọọ na Intaneèti ka ilee maka asụsụ ngwugwu | Connect to the Internet to check for language packs |
| 119 | %1 nani rụọ ọrụ n'ebe destọọp |
%1 Only works on the desktop |
| 120 | Ngwugwu asụsu adịghi adị | A language pack isn't available |
| 121 | Mèe kà o nwee ike | Enabled |
| 122 | Ga-eme mèe kàonweeikena mbanye ọzọ (legharanya) | Will be enabled on next sign-in (override) |
| 123 | %1 | %1 |
| 124 | %1. Pịkịnye maka nleretụ. | %1. Click for preview. |
| 125 | Nkwusara ọnọdụ nzoroonwē | Privacy statement |
| 126 | Ọ bụrụ na ichọrọ igbanwe asụsụ egosìpụ̀tara,kwụra onye njikwa akaùnt | If you want to change the display language, talk to the person who manages this account |
| 127 | Ndịwube a ka onye onye nchịkwa kèsistèm n'ejikwa | This setting is managed by your system administrator |
| 128 | Asụsụ ngosipụta Windows: %1 | Windows display language: %1 |
| 129 | , | , |
| 130 | %3 %1 |
%3 %1 |
| 131 | %2. %3. %1. pịkịnye maka Ihenhọrọga. | %2. %3. %1. Click for more options. |
| 133 | %2. %1. Pịkịnye maka Ihenhọrọga. | %2. %1. Click for more options. |
| 134 | %3 %1 Deètì, oge na nọmba nsìrìhàzi |
%3 %1 Date, time, and number formatting |
| 135 | %2. %3. %1.Ntinye maka deètì,oge ,na nọmb? nhazi , pịkịnye maka ihenhọrọga. | %2. %3. %1. Used for date, time, and number formatting. Click for more options. |
| 136 | %1 Deètì, oge na nọmba nsìrìhàzi |
%1 Date, time, and number formatting |
| 137 | %2. %1.Ntinye maka deètì,oge ,na nọmb? nhazi , pịkịnye maka ihenhọrọga. | %2. %1. Used for date, time, and number formatting. Click for more options. |
| 138 | Open overflow menu | Open overflow menu |
| 139 | Adịghi adị na na ụdi Windows | Unavailable in this edition of Windows |
| 140 | Lọọgụ̀ pụọ ma emechaa | Log off later |
| 141 | Kọta nke Chinese rara ahụ, kanji, maọbụ mkpụrụedemede Hanja mgbe a na-agbanwe akaederede na ngwe akụbanyere. | Recognize rarely used Chinese, Kanji, or Hanja characters when converting handwriting to typed text. |
| 142 | Enweghị nhọrọ ederedeaka maka asụsụ a | There are no handwriting options for this language |
| 594 | Gbanwee nhọrọ gasị asụsụ gị | Change your language preferences |
| 595 | I nwere ike ịkụbanye asụsụ ọbụla ị chọrọ ị gbakwụnye na ndesịta ahụ. Windows, ngwa na weebụsaịtị ga-apụtaihe na asụsụ mbụ nọ na ndesịta nke ha kwadoro. | You can type in any language you add to the list. Windows, apps and websites will appear in the first language in the list that they support. |
| 611 | Tinye asụsụ gasị n'otu site na: | Group languages by: |
| 612 | Jiri igbe nchọghari chọta ọtụtụ asụsụ gasị. | Use the search box to find more languages. |
| 618 | ùsòrò ntibanye | Input method |
| 621 | Ọrụ gasị ngwè | Text services |
| 629 | Legharanya maka ngosipụta asụsụ Windows | Override for Windows display language |
| 630 | Legharanya maka ùsòrò ntibanye difọlt | Override for default input method |
| 631 | Na-agbanwe ùsòrò gasị ntibanye | Switching input methods |
| 632 | Datà keonwe | Personalization data |
| 635 | Ọbụrụna na ị chọrọ iji asụsụ ngosiputa n'abụghi nke ùsòrò ndesịta asụsụ ahu kpebiri, họrọ ya ebe a. | If you want to use a display language that's different than the one determined by the order of your language list, choose it here. |
| 636 | Ọbụrụna na ị chọrọ iji ùsòrò ntibanye dị iche na nke mbụ nọ na ndesịta asụsụ gị, họrọ ya ebe a. | If you want to use an input method that's different than the first one in your language list, choose it here. |
| 637 | Kwe ka m wube ùsòrò ntibanye maka app windo ọbụla | Let me set a different input method for each app window |
| 638 | Jiri asụsu ogwe asụọ̀ụ desktọọp ahu mgbe ọ di adị | Use the desktop language bar when it's available |
| 640 | Jiri mmụta kemmèrènàònwe (akwadoro) | Use automatic learning (recommended) |
| 641 | E jila mmụta kemmèrènàònwe ma kagbuo nchịkọta datà nke mbụ | Don't use automatic learning and delete all previously collected data |
| 642 | E ji datà nke a emelite nkọta edemede nke aka ma rizọọtu gasị nkọta ngwe maka asụsụ gasị n'ejighi IMEs na PC nke a. O nweghi ozi ezigaara Microsoft. Nkwụpụta nkeọnwe | This data is only used to improve handwriting recognition and text prediction results for languages without IMEs on this PC. No info is sent to Microsoft. Privacy statement |
| 646 | click | click |
| 656 | odide nke aka | Handwriting |
| 661 | Asụsụ ngosipụta Windows | Windows display language |
| 673 | Njirimara akaedemede keonwe | Personalize handwriting recognition |
| 674 | Mee nkọta odide nke aka kàesìrìchọ. | Personalize handwriting recognition. |
| 677 | Gbanwee ọtụgwo gasị ogwe ọkụ asụsụ | Change language bar hot keys |
| 679 | Igwe Nlechamkpọpụta n'ọrụ: | Spellchecking engine to use: |
| 680 | Asụsụ maka ndịna weebụ | Language for web content |
| 681 | E kwekwala ka weebụsaịtị gasị nweta òhèrè na ndesịta asụsụ m. Kama a ga-eji asụsụ deètị̀ m, oge, na nsìrìhàzi nọmba. | Don't let websites access my language list. The language of my date, time, and number formatting will be used instead. |
| 0x90000001 | Analytic channel logs minor warnings, major state/configuration change that can help debug admin and operational events. Default enabled state: off. Target audience: PSS/diagnostic tools/component developers | Analytic channel logs minor warnings, major state/configuration change that can help debug admin and operational events. Default enabled state: off. Target audience: PSS/diagnostic tools/component developers |
| File Description: | Panel Kènjizi Nhàkọ Asụsụ gasị m |
| File Version: | 10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800) |
| Company Name: | Microsoft Corporation |
| Internal Name: | USERLANGUAGESCPL |
| Legal Copyright: | © Microsoft Corporation. Nwe ikikèrè niile. |
| Original Filename: | USERLANGUAGESCPL.DLL.MUI |
| Product Name: | Microsoft® Windows® Operating System |
| Product Version: | 10.0.15063.0 |
| Translation: | 0x470, 1200 |