200 | Ọ bụrụ na ebendobe gbanwuru agbanwu, onye ọbụla na-eji njiarụ a arụ ọrụ nwere ike ị họrọ mwube ebendobe nke onwe ha. |
If location is on, each person using this device can choose their own location settings. |
201 | Ebendobe maka njiarụ a gbanyụrụ agbanyụ |
Location for this device is off |
202 | Ebendobe maka njiarụ a gbanwuru agbanwu |
Location for this device is on |
203 | Gbanwee |
Change |
210 | Ebendobe ọrụ |
Location service |
212 | Ọ bụrụ ọrụ ebendobe gbanwuru agbanwu, Windows, ngwa, na ọrụ gasị nwere ike iji ebendobe gị, mana ị ka nwere ike ịgbanyụ ebendobe maka ngwa ahụrụ ama |
If the location service is on, Windows, apps, and services can use your location, but you can still turn off location for specific apps. |
213 | Ọnọdụ izugbe |
General location |
214 | Ngwa nke enweghị ike iji ebendobe mụ họpụtara rụọ ọrụ nwere ike ị ka jiri ọnọdụ izugbe mụ, dịka obodo, koodù zipu, maọbụ rijọn. |
Apps that cannot use my precise location can still use my general location, such as city, zip code, or region. |
220 | O bụrụ na ngwa na-eji ebendobe gị na-arụ ọrụ, ị ga-ahụ aịkọn a: |
If an app is using your location, you’ll see this icon: |
221 | Gosi aịkọn ebendobe |
Show location icon |
230 | Ọ bụrụ n'ebendobe gbanwuru, ntọala ebendobe gị ga-abụ nke echekwara na nwa obere oge nọ njiarụ, ma nwee ike iji ya rụọ ọrụ site na ngwa nke ji ebendobe gị arụ ọrụ. |
If location is on, your location history is stored for a limited time on the device, and can be used by apps that use your location. |
231 | Hichaa |
Clear |
232 | Hichaa ntọala nọ na njịarụ a |
Clear history on this device |
233 | Na-ejigasị ntọala ebendobe |
Uses location history |
240 | Wube dịfọlt |
Set default |
241 | Windows, ngwa, na ụmụ ọrụ nwere ike iji nke a mgbe anyị enweghị ike ịkachapụ ọtụtụ ebendobe kpọmkwem na PC a. |
Windows, apps, and services can use this when we can’t detect a more exact location on this PC. |
250 | Geofence pụtara iji ebendobe gị iji hụ mgbe ị gafere maọbụ gafee okè n’okirikiri ebe i nwere mmasị. |
Geofencing means using your location to see when you cross in or out of a boundary drawn around a place of interest. |
251 | Otù maọbụ karịa app gị ji geofenc arụ ọrụ ugbu a. |
One or more of your apps are currently using geofencing. |
252 | O nweghị app gị ji geofenc arụ ọrụ ugbu a. |
None of your apps are currently using geofencing. |
260 | Saịtị ga ka chọrọ ikikere |
Sites still need permission |
261 | Cortana |
Cortana |
262 | Ntọala ebendobe ga-agbanwulili iji mee ka cortana rụọ ọrụ |
Location history must be on for Cortana to work |
263 | Enweiike e mere site n’iwu ụlọ ọrụ |
Disabled by company policy |