MusUpdateHandlers.dll.mui Mọdern Arụmọọrụ Njide Mwube Mmezilite d92b54ab74823ee5e8cbdbc0c3665f62

File info

File name: MusUpdateHandlers.dll.mui
Size: 37888 byte
MD5: d92b54ab74823ee5e8cbdbc0c3665f62
SHA1: 80db8ff2d52d06a01dff0bbab0dd01cf3956c4fc
SHA256: bd21e3e62d384aa36ea8c46909b0d51313188c4ffaffadc0569638ed09580be4
Operating systems: Windows 10
Extension: MUI

Translations messages and strings

If an error occurred or the following message in Igbo language and you cannot find a solution, than check answer in English. Table below helps to know how correctly this phrase sounds in English.

id Igbo English
50Na-achọ maka mmezilite... Checking for updates...
51Na-eme mmezilite %1!u!%% Downloading updates %1!u!%%
52Na-akwado ime nkwakọnye mmezilite %1!u!%% Preparing to install updates %1!u!%%
53Biko chere... Please wait...
54Njịarụ gị ka zuru ezù n'oge. Nke ikpeazụ elere %1, %2 Your device is up to date. Last checked: %1, %2
55Onweghị mmelite dị adị. Anyị ga-aga n'ihu na-elele kwa ụbọchị maka mmelite ndị ka dị ọhụrụ. No updates are available. We'll continue to check daily for newer updates.
56Mmezilite dị njikere ịkwakọnye Updates are ready to install
57Anyị ga-eme mmezilite òzugbo mgbe ị na-ejighị njiarụ gị arụ ọrụ, maọbụ ị nwere ike ịkwakọnye ha ugbu a ma ọ bụrụ ma ị chọọ. We'll automatically install updates when you aren't using your device, or you can install them now if you want.
58Mmezilite adịla njikere ime mbudata Updates are ready to download
59Na-akwakọnye mmezilite ga... Installing updates...
60Anyị kwesiri ime nkwakọnye ọzọ dị iche iji mechaa mmezilite a. Họrọ Kwakọnye iji bido ya. Ọ bụrụ na ị hụghị nkwakọnye window, bèlata window a, maọbụ cheèk ogweọrụ. We need to start a separate installation to complete this update. Select Install to start it. If you don't see the install window, minimize this window, or check the taskbar.
61Njịarụ gị zuru ezu n'oge. Mgbe ikpeazụ e mere cheèk: Taa, %1 Your device is up to date. Last checked: Today, %1
62Njịarụ gị zuru ezu n'oge. Mgbe ikpeazụ e mere cheèk: Ụnyaahụ, %1 Your device is up to date. Last checked: Yesterday, %1
63Initializing updates... Initializing updates...
64Preparing to download updates %1!u!%% Preparing to download updates %1!u!%%
100Cheèk maka mmezilite Check for updates
101Mmezilite dị adị ga-abụ nke ebudatara ma kwakọnye òzugbo, ewezuga njikọ nwere metà (ebe enwere ike ịgba ụgwọ). Available updates will be downloaded and installed automatically, except over metered connections (where charges may apply).
102Bidogharịa ugbu a Restart now
103Kwakọnye ugbu a Install now
104Budata Download
105Mmeghari Retry
106Mèzie nsogbu ga Fix issues
107Gàa na Nchekwa ka iwepụ ihe ndị ịchọghị Go to Storage to remove things you don't need
108Ọzọ Next
109Anyị na-enweta nsogbu n'ibidokwa mmecha nkwakọnye. Nwàa ọzọ na nwa obere oge, Ma ọ bụrụ na ị ka n'ahụ nke a, nwàa n'ịchọ weebụ̀ maọbụ mee nkwado nziritaozi maka ènyèmaka. Koodù mmehìè ndị a nwere ike nyeaka (%1) We're having trouble restarting to finish the install. Try again in a little while. If you keep seeing this, try searching the web or contacting support for help. This error code might help: (%1)
110Iji bidokwa ma mechaa mmezilite, anyị chọrọ: To restart and finish updating, we need:
111
• Batrị gị nwere ike ruru 40%.

• Your battery charged to 40%.
112
• Òkù ekwentị gị gwụrụ.

• Your phone call to be finished.
113This option is managed by your organization. This option is managed by your organization.
114Resume updates Resume updates
130Nye mụ mmezilite maka ngwaahịa Microsoft ndịọzọ mgbe mmezilite I Windows. Give me updates for other Microsoft products when I update Windows.
131Cheèk ndịnaọrụ maka mmezilite si na Microsoft Update. Check online for updates from Microsoft Update.
133Mụta kwuo Learn more
134Jiri mbanye ozi mụ iji mechaa mwube njiarụ mụ òzugbo mgbe mmechara mmezilite. Use my sign in info to automatically finish setting up my device after an update.
136Nkwupute nzuzo Privacy statement
137Include driver updates when I update Windows Include driver updates when I update Windows
140Ọ bụrụ ma ị chọọ, i nwere ike bidokwa ugbu a. Maọbụ, i nwere ike megharịa nhàzioge na mgbe kachasị gị mma. Hụ na akwụnyere njịarụ gị na nhàzioge ya. Nke a ga-agbado ụkwụ na ụha ogo nke update, nkwakọnye nwere ike wee obere nkeji. If you want, you can restart now. Or, you can reschedule the restart to a more convenient time. Be sure your device is plugged in at the scheduled time. Depending on the size of the update, the install might take a while.
141Anyị ga-eme nhàzioge mbidokwa n'oge ị na-ejighị arụ ọrụ na njiarụ gị (ugbu ar %1 ụbọchị taa dị mma). We'll schedule a restart during a time you usually don't use your device (right now %1 today looks good).
142Anyị ga-eme nhàzioge mbidokwa n'oge ị na-ejighị arụ ọrụ na njiarụ gị (ugbu ar %1 echi dị mma). We'll schedule a restart during a time you usually don't use your device (right now %1 tomorrow looks good).
143Anyị ga-eme nhàzioge mbidokwa n'oge ị na-ejighị arụ ọrụ na njiarụ gị (ugbu ar %1 na %2 echi dị mma). We'll schedule a restart during a time you usually don't use your device (right now %1 on %2 looks good).
144Họrọ oge mbidokwa Select a restart time
145Taa Today
146Ụnyaahụ Tomorrow
147Oge ahụ bụ mgbe ihe gara aga. Họrọ oge ọzọ. That time is in the past. Choose another time.
148We’ll finish installing updates when you tell us to: We’ll finish installing updates when you tell us to:
149We’ll show a reminder when we’re going to restart. If you want to see more notifications about restarting, turn this on. We’ll show a reminder when we’re going to restart. If you want to see more notifications about restarting, turn this on.
150Mmezilite dị adị. Updates are available.
151Achọrọ mbidogharị iji mechaa nkwakọnye mmezilite ndị a: A restart is required to finish installing the following updates:
152Additional language support Additional language support
160• Kwalite imenlenyeanya weebụ̀ na ndakọrịta ngwa. • Improve web browsing and app compatibility.
161• Kwalite ụzọ njiarụ m ji arụ ọrụ. • Improve the way your devices work.
162• Nyeaka mee ọtụtụ njiarụ nwee nchedo. • Help make your device more secure.
163• %1 • %1
164Lelee ntọala Update history
165Nkọwapụta Details
166Nkwusara mwube Privacy settings
167Matakwa: Update Windows nwere ike ibu ụzọ melite onwe ya na-akpaghị aka mgbe ọ na-elele maka mmelite ndị ọzọ. Note: Windows Update might update itself automatically first when checking for other updates.
168Nhọrọ dị elu Advanced options
169Bidogharịa nhọrọ Restart options
170Schedule the restart Schedule the restart
180Òzugbo (akwadoro) Automatic (recommended)
181Mèe ka ihe ọbụla mebe nke ọma. Anyị ga-ebidokwa njiarụ gị òzugbo mgbe na-ejighị ya arụ ọrụ. Mmezilite agaghị ebudata n'elu njikọ metà (ebe e nwere ike ị na-ụgwọ). Keep everything running smoothly. We'll restart your device automatically when you're not using it. Updates won't download over a metered connection (where charges may apply).
182Mèe ka mbudata mara Notify to download
183Họrọ mgbe i nwere ike ime mbudata mmezilite, ma a ga-agwa gị ma ọ bụrụ na-achọrọ mbidokwa. Choose when to download updates, and you'll be notified if a restart is needed.
184Mèe ka mbidokwa nke nhàzioge mara Notify to schedule restart
185Aga-agwa gị ka i mee mbidokwa nke nhàzioge iji mechaa nkwakọnye mmezilite. Mmezilite agaghị ebudata n'elu njikọ metà. (ebe ụgwọ nwere ike ị dị). You'll be asked to schedule a restart to finish installing updates. Updates won't download over a metered connection (where charges may apply).
186Bidokwa njiarụ m mgbe ọbụla e kwesiri ka akwakọnye mmezilite. Always restart my device at this time whenever updates need to be installed.
187Jigharịa mmezilite ebudatara na njịarụ iji mezilite njiarụ ndịọzọ nọ na otuebe netwọọk m. Reuse updates downloaded on this device to update other devices on my local network.
188Emekwala cheèk maka mmezilite (akwadoghi) Never check for updates (not recommended)
189Ndị nchekwaọrụ gị gbanyụrụ òzugbo Your organization has turned off automatic updates
190A gwara iji kwakọnye Notify to install
191Mmezilite agaghị ebudata n'elu njikọ metà. A ga-agwa gị ka i mee nkwakọnye mmezilite. mgbe ebudatara ha. Updates won't download over a metered connection. You'll be asked to install updates when they've been downloaded.
192We'll automatically download and install updates, except on metered connections (where charges may apply). In that case, we’ll automatically download only those updates required to keep Windows running smoothly. We'll automatically download and install updates, except on metered connections (where charges may apply). In that case, we’ll automatically download only those updates required to keep Windows running smoothly.
193We'll ask you to download updates, except when updates are required to keep Windows running smoothly. In that case, we’ll automatically download those updates. We'll ask you to download updates, except when updates are required to keep Windows running smoothly. In that case, we’ll automatically download those updates.
194We'll automatically download updates, except on metered connections (where charges may apply). In that case, we’ll automatically download only those updates required to keep Windows running smoothly. We'll ask you to install updates after they've been downloaded. We'll automatically download updates, except on metered connections (where charges may apply). In that case, we’ll automatically download only those updates required to keep Windows running smoothly. We'll ask you to install updates after they've been downloaded.
200Onwebeghị mmelite akwakọnyegoro. No updates have been installed yet.
201Nkwakọnye gara nke ọma na %1 Successfully installed on %1
202Nkwakọnye agaghị nke ọma na %1 Failed to install on %1
203Chọrọ mbidokwa iji mechaa nkwakọnye Requires a restart to finish installing
204Quality Updates (%1!u!) Quality Updates (%1!u!)
205Feature Updates (%1!u!) Feature Updates (%1!u!)
206Driver Updates (%1!u!) Driver Updates (%1!u!)
207Definition Updates (%1!u!) Definition Updates (%1!u!)
208Other Updates (%1!u!) Other Updates (%1!u!)
209Collapsed Collapsed
210Not Collapsed Not Collapsed
240Nhọrọ nwetàghàchi Recovery options
241Weghàpụ mmezilite Uninstall updates
300Usoro īkikere Ngwanrò Software License Terms
301Iji nwee ike kwakọnye mmezilite a, nabata Usoro īkikere Ngwanrò ọhụrụ. Mèchie window a maọbụ họrọ ube Àzụ dị n'elu ma ọ bụrụ na ị chọghị ime nkwakọnye mmezilite ugbu a. To install this update, accept the new Software License Terms. Close this window or select the Back arrow above if you don't want to install the update now.
302Iji nwee ike kwakọnye mmezilite a, nabata Usoro īkikere Ngwanrò ọhụrụ. Họrọ ọdụmbi Àzụ ma ọ bụrụ na ị chọghị ime nkwakọnye mmezilite ugbu a. To install this update, accept the new Software License Terms. Select the Back button if you don't want to install the update now.
400Mèchie Close
401Nabata na Kwakọnye Accept and install
500Na-eche maka mbudata Waiting for download
501Na-ebudata Downloading
502Na-eche maka nkwakọnye Waiting for install
503Na-akwakọnye Installing
504Chọrọ mbidogharị Requires restart
505Mmehìè Error
506Nọ n'ọrụ In progress
550Choose the branch readiness level to determine when feature updates are installed. Current Branch means the update is ready for most people, and Current Branch for Business means it’s ready for widespread use in organizations. Choose the branch readiness level to determine when feature updates are installed. Current Branch means the update is ready for most people, and Current Branch for Business means it’s ready for widespread use in organizations.
551Current Branch Current Branch
552Current Branch for Business Current Branch for Business
553A feature update includes new capabilities and improvements. It can be deferred for this many days: A feature update includes new capabilities and improvements. It can be deferred for this many days:
554A quality update includes security improvements. It can be deferred for this many days: A quality update includes security improvements. It can be deferred for this many days:
555Temporarily pause updates from being installed on this device for up to %1!u! days. When updates resume, this device will need to get the latest updates before it can be paused again. Temporarily pause updates from being installed on this device for up to %1!u! days. When updates resume, this device will need to get the latest updates before it can be paused again.
556You have paused updates for this device. For more info on when updates will resume, select Advanced options. You have paused updates for this device. For more info on when updates will resume, select Advanced options.
557Your organization paused some updates for this device. For more info on when updates will resume, select Advanced options. Your organization paused some updates for this device. For more info on when updates will resume, select Advanced options.
558Pausing now will pause updates until %1 Pausing now will pause updates until %1
559Updates paused until %1 Updates paused until %1
560Quality updates paused by your organization until %1 Quality updates paused by your organization until %1
561Feature updates paused by your organization until %1 Feature updates paused by your organization until %1
562Some updates were already downloaded and installed and can’t be paused. Restarting this device will finish installing these updates. Any other updates will be paused. Some updates were already downloaded and installed and can’t be paused. Restarting this device will finish installing these updates. Any other updates will be paused.
563Updates have been resumed so we are checking for updates to keep your machine current with the latest security and quality updates before you can pause updates again. Updates have been resumed so we are checking for updates to keep your machine current with the latest security and quality updates before you can pause updates again.
564Pause Updates Pause Updates
600Choose an end time that’s no more than %1!u! hours from the start time. Choose an end time that’s no more than %1!u! hours from the start time.
601End time (max %1!u! hours) End time (max %1!u! hours)
602Your organization has chosen your Active hours limits. Your organization has chosen your Active hours limits.
700Ahàkọrọoge njiarụ gị iji bidogharịa na mpụta elekere eji arụ ọrụ. (Elekere eji arụ ọrụ bụgasị %1 ruo %2.) Your device is scheduled to restart outside of active hours. (Active hours are %1 to %2.)
701We’re all set to do the restart you scheduled at %1 on %2, or select Restart now to run more smoothly and securely right away. We’re all set to do the restart you scheduled at %1 on %2, or select Restart now to run more smoothly and securely right away.
702Your organization will restart your device at %1 to finish updating Windows. Or select Restart now to run more smoothly and securely right away. Your organization will restart your device at %1 to finish updating Windows. Or select Restart now to run more smoothly and securely right away.
703Njiarụ gị ga-ebidogharị na %1. Hụ na i chekwara ọrụ ọbụla tupu ibidogharịa. Your device will restart at %1. Make sure to save any work before the restart.
704Your device will restart at %1 because we tried but were unable to install updates outside of your active hours. Make sure to save any work before the restart. Your device will restart at %1 because we tried but were unable to install updates outside of your active hours. Make sure to save any work before the restart.
705taa today
706echi tomorrow
707Ahàkọrọoge njiarụ gị iji bidogharịa na mpụta elekere eji arụ ọrụ site n'ụlọ ọrụ gị. (Elekere eji arụ ọrụ bụgasị %1 na %2.) Your device is scheduled to restart outside of active hours set by your organization. (Active hours are %1 to %2.)
708We couldn’t find a good time to install updates outside of your active hours and need you to restart your device to finish up. We couldn’t find a good time to install updates outside of your active hours and need you to restart your device to finish up.
800Your device is at risk because it’s out of date and missing important security and quality updates. Let’s get you back on track so Windows can run more securely. Select this button to get going: Your device is at risk because it’s out of date and missing important security and quality updates. Let’s get you back on track so Windows can run more securely. Select this button to get going:
1000Mmezilite dị adị, mana anyị chọrọ nke nwa oge òhèrè %1 MB-%2 MB iji budata. Wepụ ụfọdụ ihe ndị ị na-achọghị ugbu a ma anyị ga-anwàa ọzọ. Updates are available, but we temporarily need %1 MB-%2 MB of space to download. Remove some things you don't need right now and we'll try again.
1003Mmezilite dị adị, mana anyị chọrọ nke nwa oge òhèrè %1 MB iji budata. Wepụ ụfọdụ ihe ndị ị na-achọghị ugbu a ma anyị ga-anwàa ọzọ. Updates are available, but we temporarily need %1 MB of space to download. Remove some things you don't need right now and we'll try again.
1005Mmezilite dị adị, mana anyị chọrọ nwa obere òhèrè iji mee mbudata. Wepụ ụfọdụ ihe ndị ị na-achọghị oge ugbu a ma anyị ga-anwà ọzọ. Updates are available, but we temporarily need some space to download. Remove some things you don't need right now and we'll try again.
1101Mmezilite dị adị, mana anyị chọrọ nke nwa oge òhèrè %1 GB iji budata. Wepụ ụfọdụ ihe ndị ị na-achọghị ugbu a ma anyị ga-anwàa ọzọ. Updates are available, but we temporarily need %1 GB of space to install. Remove some things you don't need right now and we'll try again.
1102Mmezilite dị adị, mana anyị chọrọ nwa obere òhèrè iji mee kwakọnye. Wepụ ụfọdụ ihe ndị ị na-achọghị oge ugbu a ma anyị ga-anwà ọzọ. Updates are available, but we temporarily need some space to install. Remove some things you don't need right now and we'll try again.
1200Mmezilite dị adị, Anyị ga-ebudata ha mgbe anyị n'ejighị njikọ metà, maọbụ i nwere ike iji ime mbudata %1 MB-%2 MB gị mee mbudata njikọ datà ugbu a (ụgwọ nwere ike ị dị na ya). I nwere ike chọọ ijikọ Wi-Fi keenweghị metà maka ụfọdụ mmezilite. Updates are available. We'll download them when you are not using a metered connection, or you can download %1 MB-%2 MB using your current data connection (charges might apply). You might still need to connect to unmetered Wi-Fi for some updates.
1201Mmezilite dị adị, Anyị ga-ebudata ha mgbe ị na-ejighị njikọ metà, maọbụ i nwere ike iji ime mbudata %1 MB-%2 MB gị mee mbudata njikọ datà ugbu a (ụgwọ nwere ike ị dị na ya). I nwere ike ka chọọ ijikọ Wi-Fi keenweghị metà maka ụfọdụ mmezilite. Updates are available. We'll download them when you are not using a metered connection, or you can download %1 MB-%2 GB using your current data connection (charges might apply). You might still need to connect to unmetered Wi-Fi for some updates.
1202Mmezilite dị adị, Anyị ga-ebudata ha mgbe ị na-ejighị njikọ metà, maọbụ i nwere ike iji ime mbudata %1 MB-%2 MB gị n'iji njikọ datà ugbu a (ụgwọ nwere ike ị dị na ya). I nwere ike ka chọọ ijikọ Wi-Fi keenweghị metà maka ụfọdụ mmezilite. Updates are available. We'll download them when you are not using a metered connection, or you can download %1 GB-%2 GB using your current data connection (charges might apply). You might still need to connect to unmetered Wi-Fi for some updates.
1203Mmezilite dị adị, Anyị ga-ebudata ha mgbe ị na-ejighị njikọ metà, maọbụ i nwere ike iji ime mbudata %1 MB gị n'iji njikọ datà ugbu a (ụgwọ nwere ike ị dị na ya). I nwere ike ka chọọ ijikọ Wi-Fi keenweghị metà maka ụfọdụ mmezilite. Updates are available. We'll download them when you are not using a metered connection, or you can download %1 MB using your current data connection (charges might apply). You might still need to connect to unmetered Wi-Fi for some updates.
1204Mmezilite dị adị, Anyị ga-ebudata ha mgbe ị na-ejighị njikọ metà, maọbụ i nwere ike iji ime mbudata %1 GB gị n'iji njikọ datà ugbu a (ụgwọ nwere ike ị dị na ya). I nwere ike ka chọọ ijikọ Wi-Fi keenweghị metà maka ụfọdụ mmezilite. Updates are available. We'll download them when you are not using a metered connection, or you can download %1 GB using your current data connection (charges might apply). You might still need to connect to unmetered Wi-Fi for some updates.
1205Mmezilite dị adị, Anyị ga-ebudata ha mgbe ị na-ejighị njikọ metà, maọbụ i nwere ike nweta ha ugbu a n'iji njikọ datà ugbu a (ụgwọ nwere ike ị dị na ya). I nwere ike ka chọọ ijikọ Wi-Fi keenweghị metà maka ụfọdụ mmezilite. Updates are available. We'll download them when you are not using a metered connection, or you can get them now using your current data connection (charges might apply). You might still need to connect to unmetered Wi-Fi for some updates.
1300Anyị enwewughị ike kwakọnye mmezilite makana imebeghị lọọg na PC. We couldn't install some updates because you weren't logged on to the PC.
1301Anyị enwewughị ike iji akaụntụ akwakọnye ụfọdụ mmezilite ị banyere. Nwàa n'iji akaụntụ ọzọ banye. We couldn't install some updates using the account you're signed in with. Try signing in with another account.
1302Enyeghị PC a ikikere inweta ụfọdụ mmezilite, n'ihi mmezilite dị iche e mere n'àgbà Windows ka na-achọ ịkwakọnye. Anyị ka ga na-anwà imezilite. This PC isn't authorized to get some updates, possibly because an upgrade to a different edition of Windows is trying to install. We'll keep trying to update.
8000E nwere nsogbu n'ịkwakọnye ụfọdụ mmezilite, mana anyị ga-anwà ọzọ ma emechaa. Ma ọ bụrụ na ị ka na-ahụ nke a ma chọrọ ị chọ na weebụ̀ maọbụ mee nkwado ndịnziritaozi maka ozi, nke a nwere ike nyere gị aka: There were problems installing some updates, but we'll try again later. If you keep seeing this and want to search the web or contact support for information, this may help:
8001• %1 - Mmehìè%2 • %1 - Error %2
8002E nwere nsogbu n'ịkwakọnye ụfọdụ mmezilite, mana anyị ga-anwà ọzọ ma emechaa. Ma ọ bụrụ na ị ka na-ahụ nke a ma chọrọ ị chọọ na weebụ̀ maọbụ mee nkwado ndịnziritaozi maka ozi, nke a nwere ike inye aka: (%1) There were some problems installing updates, but we'll try again later. If you keep seeing this and want to search the web or contact support for information, this may help: (%1)
8003Anyị hụrụ ụfọdụ nsogbu. Họrọ ozi a iji mezie ma mechaa mmezilite. We found some issues. Select this message to fix and finish updating.
8004Anyị enwewughị ike chọọ maka mmezilite, makana ijikọghị n'Intaneeti. Hụ na i nwere data mkpanaka maọbụ njikọ Wi-Fi ma nwàa ọzọ. We couldn't check for updates, because you aren't connected to the Internet. Make sure you have a cellular data or Wi-Fi connection and try again.
8005Njikọ gị bụ ngafe njikọ ebe anọ, Anyị ga-anwà ọzọ òzugbo ma emechaa. Your connection is roaming. We'll try again later automatically.
8006Anyị enweghị ike ịkwakọnye ụfọdụ mmezilite makana mmezilite ndịọzọ ka na-aga n'ihu. Ibidogharị kọmputa gị nwere ike nyeaka, ma anyị ga na-anwà iji mezilite. We can't install some updates because other updates are in progress. Restarting your computer may help, and we'll keep trying to update.
8007Anyị enwewughi ike mechaa mbudata mmezilite makana njikọ Intaneeti pụrụ apụ. Hụ na ijikọrọ ma anyị ga-anwà ọzọ ma emechaa. We couldn't finish downloading updates because the Internet connection was lost. Make sure you're connected and we'll try again later.
8008Mmezilite dịgasị adị, mana ha buru ibu iji mee mbudata n'elu njikọ keugbu a dị adị. Anyị ga-ebudata mmezilite òzugbo i jikọrọ na Wi-Fi. Updates are available, but they are too big to download over your current connection. We'll download the updates as soon as you connect to Wi-Fi.
8009Anyị enwewughị ike budata ụfọdụ mmezilite makana ị pụrụ n'akaụntụ gị. Jiri akaụntụ gị banye, nwàa iji mezilite ọzọ, ma nọrọ na mbanye mgbe mbudata. We couldn't download some updates because you were signed out of your account. Sign in with your account, try the update again, and stay signed in during the download.
8010Battery Saver is on, so we've paused downloads. We'll resume when Battery Saver is off or click the ‘Download’ button to do it now. Battery Saver is on, so we've paused downloads. We'll resume when Battery Saver is off or click the ‘Download’ button to do it now.
8011E nwere nsogbu n'ime mbudata ụfọdụ mmezilite, mana anyị ga-anwà ọzọ ma emechaa. Ma ọ bụrụ na ị ka na-ahụ nke a, nwàa n'ịchọ na weebụ̀ maọbụ mee nkwado nziritaozi maka ènyèmaka. Koòdù mmehìè nwere ike inyeaka: (%1) There were problems downloading some updates, but we'll try again later. If you keep seeing this, try searching the web or contacting support for help. This error code might help: (%1)
8014Anyị enwewughị ike ibudata mmezilite n'ihi nsogbu netwọọk. Anyị ga na-anwà ime mbudata. We couldn't download updates because of network problems. We'll keep trying to download.
8015Anyị enwewughị ike ịkwakọnye ụfọdụ mmezilite n'ihi agbanyụrụ PC agbanyụ. We couldn't install some updates because the PC was turned off.
8016Nnyà ugbu a nọ na PC gị nwere ike dị mma karịa nnyà anyị na-achọ ime nkwakọnye. Anyị ga na-anwà ịkwakọnye. A current driver on your PC may be better than the driver we're trying to install. We'll keep trying to install.
8017Akagburu ụfọdụ mmezilite akagbu. Anyị ga na-anwà ya bụrụ ma mmezilite ọhụrụ dị adị. Some updates were cancelled. We'll keep trying in case new updates become available.
8019Anyị chọrọ ụfọdụ mgbanwe na mmezilite gị. Anyị ga na-anwà. We need to make some changes to your update. We'll keep trying.
8020Biko nyere anyị aka mezie ụfọdụ ihe ndị na-egbochi mmezilite gị. Please help us fix some things that are blocking your update.
8021Nchịkwa nke ebendobe ebe mmezilite na-eme mbudata gbanwere. Hụ na ewepụghị nnyà maọbụ kaadị memori mgbe mmezilite na-eme mbudata. The storage location where updates were downloading changed. Make sure any drives or memory cards aren't removed while updates are downloading.
8022Iji kwakọnye mmezilite a, kwère Usoro Ikikere Ngwanrò ọhụrụ. To install this update, accept the new Software License Terms.
8023Anyị enwewughị ike ijikọ n'ọrụ update. Anyị ga-anwà ọzọ ma emechaa, maọbụ nwee ike cheèk ugbu a. Ma ọ bụrụ na ọ rụghị ọrụ, hụ na ijikọrọ n'Intaneeti. We couldn't connect to the update service. We'll try again later, or you can check now. If it still doesn't work, make sure you're connected to the Internet.
8024Anyị chọrọ nwa obere òhèrè iji mee mbudata mmezilite gị. Biko wepụ ụfọdụ ihe nke ị na-achọghị oge ugbu a ma anyị ga-anwà ọzọ. We temporarily need more space to download your updates. Please remove some things you don't need right now and we'll try again.
8026Anyị na-enweta nsogbu n'ime mbudata mmezilite. Ibidogharị njịarụ gị nwere ike enye aka. We're having some trouble downloading updates. Restarting your device may help.
8027I kachapụrụ ụfọdụ faịlụ mmezilite ga tupu ha e nwee ike ịkwakọnye. Anyị ga-eme mbudata faịlụ ndị ahụ maka gị ma ọ bụrụ na ị ka chọrọ ha. You may have deleted some update files before they could be installed. We'll download those files for you if you still need them.
8028Ụfọdụ mmezilite faịlụ abanyeghị nke ọma.

Koòdù Mmehìè: (%1)
Some update files aren't signed correctly.

Error code: (%1)
8029Hụ na njikọ Intaneeti abụghị nke metà maọbụ ngafe njikọ ebe anọ, ma nwàa n' ime mbudata mmezilite ọzọ.

Koòdù Mmehìè: (%1)
Make sure your Internet connection isn't metered or roaming, and try downloading updates again.

Error code: (%1)
8030Ụfọdụ mmezilite emechaghị.mbudata. Anyị ga na-anwà.

Koòdù Mmehìè: (%1)
Some updates didn't finish downloading. We'll keep trying.

Error code: (%1)
8031Anyị enweghị ike imecha mmezilite ahụ. Nwàa n'ibidogharị njịarụ gị ma anyị ga-anwà ọzọ.

Koòdù Mmehìè: (%1)
We can't finish the update. Try restarting your device and we'll try again.

Error code: (%1)
8032Ụfọdụ faịlụ mmezilite na-efu èfu maọbụ na-enwe nsogbu. Anyị ga-anwà ime mbudata ọzọ ma emechaa.

Koòdù Mmehìè: (%1)
Some update files are missing or have problems. We'll try to download the update again later.

Error code: (%1)
8033Anyị enwewughị ike inweta mmezilite. Hụ na ijikọrọ n'ebe ndị netwọọk ụlọ ọrụ gị ma nwàa ọzọ. We couldn't get updates. Make sure you are connected to your organization's network and try again.
8034Ihenchekwa Batrị gbanwuru agbanwu. Kwụnye njiarụ gị tupu ị kwakọnye mmezilite. Battery Saver is turned on. Plug in your device before you install updates.
8035Iji kwakọnye mmezilite, anyị chọrọ ka ike batrị gị ruo 40%. To install updates, we need your battery charged to 40%.
8036Anyị enwenwughi ike ịlele maka mmelite, n'ihi i jikọghị na Ịntanetị. Gbaa mbọ hụ na ị nwere njikọ data mkpanaka ma ọ bụ WLAN wee nwaa ọzọ. We couldn't check for updates, because you aren't connected to the Internet. Make sure you have a cellular data or WLAN connection and try again.
8037Mmelite dị, mana ha buru oke ibu ibudata n'elu njikọ dị ugbu a. Anyị ga-ebudata mmelite ndị ahụ ozugbo i jikọrọ na WLAN. Updates are available, but they are too big to download over your current connection. We'll download the updates as soon as you connect to WLAN.
8038Mmezilite dị adị, Anyị ga-ebudata ha mgbe ị na-ejighị njikọ metà, maọbụ i nwere ike budata %1 MB-%2 MB n'iji njikọ datà gị nke ugbu a (ụgwọ nwere ike ị dị na ya). I nwere ike ka chọọ ijikọ na WLAN keenweghị metà maka ụfọdụ mmezilite. Updates are available. We'll download them when you are not using a metered connection, or you can download %1 MB-%2 MB using your current data connection (charges might apply). You might still need to connect to unmetered WLAN for some updates.
8039Mmezilite dị adị, Anyị ga-ebudata ha mgbe ị na-ejighị njikọ metà, maọbụ i nwere ike budata %1 MB-%2 GB n'iji njikọ datà gị nke ugbu a (ụgwọ nwere ike ị dị na ya). I nwere ike ka chọọ ijikọ na WLAN keenweghị metà maka ụfọdụ mmezilite. Updates are available. We'll download them when you are not using a metered connection, or you can download %1 MB-%2 GB using your current data connection (charges might apply). You might still need to connect to unmetered WLAN for some updates.
8040Mmezilite dị adị, Anyị ga-ebudata ha mgbe ị na-ejighị njikọ metà, maọbụ i nwere ike budata %1 GB-%2 GB n'iji njikọ datà gị nke ugbu a (ụgwọ nwere ike ị dị na ya). I nwere ike ka chọọ ijikọ na WLAN keenweghị metà maka ụfọdụ mmezilite. Updates are available. We'll download them when you are not using a metered connection, or you can download %1 GB-%2 GB using your current data connection (charges might apply). You might still need to connect to unmetered WLAN for some updates.
8041Mmezilite dị adị, Anyị ga-ebudata ha mgbe ị na-ejighị njikọ metà, maọbụ i nwere ike budata %1 MB n'iji njikọ datà gị nke ugbu a (ụgwọ nwere ike ị dị na ya). I nwere ike ka chọọ ijikọ na WLAN keenweghị metà maka ụfọdụ mmezilite. Updates are available. We'll download them when you are not using a metered connection, or you can download %1 MB using your current data connection (charges might apply). You might still need to connect to unmetered WLAN for some updates.
8042Mmezilite dị adị, Anyị ga-ebudata ha mgbe ị na-ejighị njikọ metà, maọbụ i nwere ike budata %1 GB n'iji njikọ datà gị nke ugbu a (ụgwọ nwere ike ị dị na ya). I nwere ike ka chọọ ijikọ na WLAN keenweghị metà maka ụfọdụ mmezilite. Updates are available. We'll download them when you are not using a metered connection, or you can download %1 GB using your current data connection (charges might apply). You might still need to connect to unmetered WLAN for some updates.
8043Mmezilite dị adị, Anyị ga-ebudata ha mgbe ị na-ejighị njikọ metà, maọbụ i nwere ike nweta ha ugbu a n'iji njikọ datà ugbu a (ụgwọ nwere ike ị dị na ya). I nwere ike ka chọọ ijikọ WLAN keenweghị metà maka ụfọdụ mmezilite. Updates are available. We'll download them when you are not using a metered connection, or you can get them now using your current data connection (charges might apply). You might still need to connect to unmetered WLAN for some updates.
8044Anyị enwenwughị ike ịkwakọnye mmezilite makana e nwere nsogbu na deetì na oge ozi nọ na njiarụ gị. Hụ na deeti, oge , na mpaghara mwube oge zigasịrị ezi ma anyị ga-anwà ọzọ ma emechaa. We couldn't install updates because there's a problem with the date and time information on your device. Make sure your date, time, and time zone settings are correct and we'll try again later.
8045Anyị ga-ebudata mmelite oge ọzọ ị kwụnyere ma ọ bụ naanị pịa bọtịnụ 'budata' iji mee ya ugbu a We'll download updates next time you're plugged in or just click the 'download' button to do it now
8046Anyị ga-arụnye mmelite oge ọzọ ị kwụnyere ma ọ bụ naanị pịa bọtịnụ 'rụnye' iji mee ya ugbu a We'll install updates next time you're plugged in or just click the 'install' button to do it now
8047An update is being prepared for your device, but it’s not quite ready yet. We'll keep trying or you can try again now. An update is being prepared for your device, but it’s not quite ready yet. We'll keep trying or you can try again now.

EXIF

File Name:MusUpdateHandlers.dll.mui
Directory:%WINDIR%\WinSxS\amd64_microsoft-windows-u..ehandlers.resources_31bf3856ad364e35_10.0.15063.0_ig-ng_02325484b9d51a20\
File Size:37 kB
File Permissions:rw-rw-rw-
File Type:Win32 DLL
File Type Extension:dll
MIME Type:application/octet-stream
Machine Type:Intel 386 or later, and compatibles
Time Stamp:0000:00:00 00:00:00
PE Type:PE32
Linker Version:14.10
Code Size:0
Initialized Data Size:37376
Uninitialized Data Size:0
Entry Point:0x0000
OS Version:10.0
Image Version:10.0
Subsystem Version:6.0
Subsystem:Windows GUI
File Version Number:10.0.15063.0
Product Version Number:10.0.15063.0
File Flags Mask:0x003f
File Flags:(none)
File OS:Windows NT 32-bit
Object File Type:Dynamic link library
File Subtype:0
Language Code:Unknown (0470)
Character Set:Unicode
Company Name:Microsoft Corporation
File Description:Mọdern Arụmọọrụ Njide Mwube Mmezilite
File Version:10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800)
Internal Name:MusUpdateHandlers.dll
Legal Copyright:© Microsoft Corporation. Nwe ikikèrè niile.
Original File Name:MusUpdateHandlers.dll.mui
Product Name:Microsoft® Windows® Operating System
Product Version:10.0.15063.0

What is MusUpdateHandlers.dll.mui?

MusUpdateHandlers.dll.mui is Multilingual User Interface resource file that contain Igbo language for file MusUpdateHandlers.dll (Mọdern Arụmọọrụ Njide Mwube Mmezilite).

File version info

File Description:Mọdern Arụmọọrụ Njide Mwube Mmezilite
File Version:10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800)
Company Name:Microsoft Corporation
Internal Name:MusUpdateHandlers.dll
Legal Copyright:© Microsoft Corporation. Nwe ikikèrè niile.
Original Filename:MusUpdateHandlers.dll.mui
Product Name:Microsoft® Windows® Operating System
Product Version:10.0.15063.0
Translation:0x470, 1200