17500 | Izizi, nyochaa ozi akaụntụ gị. |
First, verify your account info. |
17501 | Kepụta okwuntughe foto |
Create a picture password |
17503 | Nnọọ na okwuntughe foto |
Welcome to picture password |
17504 | Họrọ Foto |
Choose picture |
17512 | Wube okwuntughe foto gi |
Set up your picture password |
17513 | Dọkpụrụ foto gị iji dote ya n’ụzọ ị chọrọ. |
Drag your picture to position it the way you want. |
17514 | Jiri foto nke a |
Use this picture |
17515 | Họrọ foto ọhụrụ |
Choose new picture |
17516 | Sèè geschọ atọ na foto gị. Ị nwere ike iji ntịkọta ọnụ okirikiri ọbụla, ahịrị nkwoòtù, na mkpatụ gasị. |
Draw three gestures on your picture. You can use any combination of circles, straight lines, and taps. |
17517 | Cheta, ụha ahu, ọnọdụ, ma ụzọ nke geschọ gasị — ma ùsòrò nke ị mere ha — ga-abụ ibe foto okwuntụghe gị. |
Remember, the size, position, and direction of your gestures — and the order in which you make them — become part of your picture password. |
17518 | Tinye geschọ gị nke mbụ |
Enter your first gesture |
17519 | Jeschọ nke mbụ banyere |
First gesture entered |
17520 | Tinye jeschọ nke abụọ |
Enter your second gesture |
17521 | Jeschọ nke abụọ banyere |
Second gesture entered |
17522 | Tinye geschọ nke atọ |
Enter your third gesture |
17523 | Jeschọ nke atọ banyere |
Third gesture entered |
17524 | Iji mechaa mwube nke okwuntụghe foto gị, megharịa geschọ atọ gị. (Ị nwere ike ibidogharị n’isi site n’ịkpatụ ọdụmbi Mbido n’isi.) |
To finish setting up your picture password, just repeat your three gestures. (You can always start over by tapping the Start over button.) |
17526 | Bido n’isi |
Start over |
17527 | Tinyeharia jeschọ nke mbụ |
Re-enter your first gesture |
17528 | Tinyeharia jeschọ nke abụọ |
Re-enter your second gesture |
17529 | Tinyeharia jeschọ nke atọ |
Re-enter your third gesture |
17530 | Kàgbuo |
Cancel |
17531 | Nkepụta okwuntughe foto gị gara nke ọma. Jiri ya mgbe ọzọ ị na-abanye na Windows. |
You’ve successfully created your picture password. Use it the next time you sign in to Windows. |
17533 | Ntọgharị okwuntughe foto |
Reset picture password |
17535 | 0 |
0 |
17536 | Jiri foto emekọrịtara |
Use synced picture |
17538 | Kpọgharịa |
Replay |
17539 | Dị-mma |
OK |
17540 | Iji kwùo ńòjìnaka okwuntughe foto ndịugbua gị, naanị lee mkpọgharị ma soro ọmụmatụ jeschọ ndị e gosiri na foto gị. |
To confirm your current picture password, just watch the replay and trace the example gestures shown on your picture. |
17541 | Nwaa imeghari geschọ gasị gị ọzọ. |
Try making your gestures again. |
17543 | 20;light;none;segoe ui |
20;light;none;segoe ui |
17544 | 11;light;none;segoe ui |
11;light;none;segoe ui |
17545 | 56;normal;none;segoe ui |
56;normal;none;segoe ui |
17546 | Okwuntughe foto |
Picture password |
17547 | Okwuntughe foto gi ntibanye nwere okwuntughe ochie .Biko jiri okwuntughe ọhụrụ banye. |
Your picture password enrollment contains an old password. Please sign in with your new password. |
17548 | Okwuntughe foto ahu ezighi ezi. Nwaa ọzọ. |
The picture password is incorrect. Try again. |
17550 | Ọdịdà Ntibanye |
Enrollment Failure |
17551 | Enwere otu ọdịdà mgbe ụsoro ntibanye .Biko nwaa kwa ọzọ. |
There was a failure during the enrollment process. Please try again later. |
17552 | Okwuntughe foto bụ ụzọ ọhụrụ iji nyere gị aka ikpuchido ihuenyo mmetụ PC gị. Ị na-ahọrọ foto ahụ - yana mmegharị ị na-eji yana ya - iji mepụta okwuntughe nke gị iche. |
Picture password is a new way to help you protect your touchscreen PC. You choose the picture — and the gestures you use with it — to create a password that’s uniquely yours. |
17553 | Mgbe ị họpụtara foto, ị “na-ese” ozugbo na ihuenyo mmetụ ahụ iji mepụta mkpokọta nke okirikiri, ahịrị dị larịị, na ọpịpị. Nha, ọnọdụ, na ụzọ nke mmegharị gị na-abụrụ akụkụ nke okwuntughe foto gị. |
When you’ve chosen a picture, you “draw” directly on the touchscreen to create a combination of circles, straight lines, and taps. The size, position, and direction of your gestures become part of your picture password. |
17557 | Ị nwere ike dote foto ndịugbua ma gbanwee jeschọ gasị gị, maọbụ họrọ foto ọhụrụ. |
You can keep your current picture and change your gestures, or choose a new picture. |
17559 | Igbalialia ,na gbanwee okwuntughe foto gị n’enweghi nsogbu mụtaghari . |
Congratulations, you have successfully relearned your picture password. |
17560 | Igbalialia ,na gbanwee okwuntughe foto gị n’enweghi nsogbu. |
Congratulations, you have successfully changed your picture password. |
17561 | Mụtaghari okwuntughe foto gị |
Relearn your picture password |
17562 | Gbanwee okwuntughe foto gị |
Change your picture password |
17564 | 1 |
1 |
17565 | 2 |
2 |
17566 | 3 |
3 |
17567 | Kedu etu mpụta nke dị? |
How’s this look? |
17568 | Wube geschọ gasị gị |
Set up your gestures |
17569 | Kwùo ńòjìnaka geschọ gasị gị |
Confirm your gestures |
17570 | O nwere ihe n’ezighi ezi … nwaa ọzọ! |
Something’s not right … try again! |
17571 | Tinyegharịa jeschọ ndịugbua gị |
Reenter your current gestures |
17572 | Chọrọ alo? Naanị soro ọmumatụ ndi egosiri na foto gị. |
Need a hint? Just trace the examples shown on your picture. |
17573 | Ọbụrụna ị chefuola otu jeschọ ndịugbua gị, kpatụ Kpọgharịa iji hụ ha. |
If you’ve forgotten your current set of gestures, tap Replay to see them. |
17574 | Nara aka! |
Congratulations! |
17579 | Ndo, mana jeschọ nkwado gasị na ndi nke i sere adabaghi. Ị nwere ike nwaa ọzo ij hụ geschọ ndị ị tinyere na mbu, maọbụ bidogharịa n’isi iji họrọ ndi ọhụrụ. |
Sorry, but your confirmation gestures didn’t quite match the ones you drew. You can try again to see the gestures you first entered, or start over to choose new ones. |
17580 | Nwaa ọzọ |
Try again |
17581 | O nwere ihe n’ezighi ezi |
Something’s not right |
17582 | Mechaa |
Finish |
17584 | Ntinye okwuntughe foto gị gara nke ọma na mmezilite yana okwuntụghe gi ndịugbuà. |
Your picture password enrollment has been successfully updated with your current password. |
17586 | Ndo, kama ngosi n’abata jeschọgi abughikwa ihe itinyere.I nwere ike inwakwa ọzọ ka ihụ jeschọgi mbụ itinyere. |
Sorry, but your confirmation gestures didn’t quite match the ones you drew. You can try again to see the gestures you first entered. |