1 | Usoronsieme difolt |
Default Programs |
2 | Wube Ọgbakọ gasị |
Set Associations |
3 | Họrọ otu Difọlt |
Choose a default |
4 | Wube Usoronsieme Mbupụta gasị |
Set Default Programs |
7 | Wube Ọgbakọ Usoronsieme |
Set Program Associations |
10 | Họrọ usoronsieme nke ị chọrọ ka Windows jiri maka ihe mmem gasi dịka nlenyeanya weebụ, ndezìmà foto gasi, nziga ozi-e, n'ikpọ egwu. |
Choose which programs you want Windows to use for activities like web browsing, editing photos, sending e-mail, and playing music. |
200 | Panel Kènjizi Kènjizi nke Difọlt Usoronsieme gasi |
Program Defaults Control Panel Error |
201 | Enwetara nsogbu n'ibụgo ihụ akwụkwọ'Wube Usoronsieme nke Difọlt'. (Koòdu nzi Mmehìè: %1!lX!) |
There was a problem loading the 'Set a Default Program' page. (Error code: %1!lX!) |
202 | (Họrọ otu usoronsieme maka àmà ndị ọzọ) |
(Select a program for more information) |
203 | Aha |
Name |
204 | Nkọwapụta |
Description |
205 | Difọlt Ọhụrụ |
Current Default |
206 | Usoronsieme gasị |
Programs |
210 | Mgbatị gasị |
Extensions |
211 | Iwùùsòrò gasị |
Protocols |
212 | MAPI |
MAPI |
220 | Zìga ozi |
Send mail |
221 | Ziga nnyemiwu ozi |
Send mail command |
222 | Ntinyenọrụ nke Ana-amaghị |
Unknown application |
223 | Usoronsieme a nwere difọlt ya niile |
This program has all its defaults |
224 | Usoronsieme a nwere %1!lu! n'ime difọlt %2!lu! gasị |
This program has %1!lu! out of %2!lu! defaults |
225 | Nke ahọpụtaghi |
Not selected |
226 | Jịrị usoronsieme ahọpụtara mepee ụdị faịlị̀ niile ma iwùùsoro ndị ọ nwere ike ịmepe site na difọlt. |
Use the selected program to open all file types and protocols it can open by default. |
227 | Họrọ ụdị faịlị̀ na ìwuùsoro nke usoronsieme ahụ ahọpụtara ga-emepe site na difọlt. |
Choose which file types and protocols the selected program opens by default. |
228 | Usòrònsìème na Njirimara gasị |
Programs and Features |
229 | Ọdịmma keezinaụlọ |
Family Safety |
231 | Iji gbanwee ngwa dịfọlt gị ga, gàa na Mwube Sistèm Ngwa dịfọlt ga. |
To change your default apps, go to Settings System Default apps. |
232 | ỌDỊMMA |
OK |
240 | Mee ka ụdị ma ọ bụ ụkpụrụ faịlụ ghere oghe oge niile n'otu programmụ akọwapụtara. |
Make a file type or protocol always open in a specific program. |
1169 | Họrọ usoronsieme nke Windows na-eji site na difọlt |
Choose the programs that Windows uses by default |
1170 | Wube ùsòrònsìème difọlt gị |
Set your default programs |
1171 | Meé ka usoronsieme bụrụ nke difọlt maka faịlị̀ niile ma ìwuùsoro ndị ọ nwere ike emepe. |
Make a program the default for all file types and protocols it can open. |
1172 | Mekọrita otu ụdị faịlị ma ọ bụ ìwuùsoro na otu usoronsieme |
Associate a file type or protocol with a program |
1173 | Meé ka ụdị faịlị̀ ma ọ bụ ìwùùsoro (dịka .mp3 ma ọ bụ http://) mepee mgbe ọbụla n'otu ụdị usoronsieme. |
Make a file type or protocol (such as .mp3 or http://) always open in a specific program. |
1174 | Gbanwee nwube MkpọegwuNàònwe gasi |
Change AutoPlay settings |
1175 | Kpọọ CD gasị ma ọ bụ midịà ndị ọzọ n'ụzọmmereonwe |
Play CDs or other media automatically |
1176 | Wube Nwèta òhèrè Usoronsieme na Difọlt nke Kọmputà gasị |
Set program access and computer defaults |
1177 | Jizie ohere nye ụfọdu usoronsieme gasi ma wube difọlt gasi maka kọmputà a. |
Control access to certain programs and set defaults for this computer. |
1180 | Dị-mma |
OK |
1183 | Wube usoronsieme difọlt gị gasi |
Set your default programs |
1184 | Wube ọgbakọ gasị maka usoronsieme |
Set associations for a program |
1185 | Họrọ mgbatị nke ị chọrọ ka usoronsieme a mepee site na difọlt, ma pịkịnye chèkwáa. |
Select the extensions you want this program to open by default, and then click Save. |
1186 | Chèkwaba |
Save |
1187 | Kàgbuo |
Cancel |
1190 | Ndepụta nke Usoronsieme |
Programs List |
1192 | Họrọ Ha niile |
Select All |
1193 | Iji mwube usoronsieme dị ka nke difọlt maka ụdị faịlị̀ niile na ìwuùsoro ndị ọ nwere ike ịmepe, pịkịnye usoronsieme ahụ ma pịkịnye Wube dịka difọlt. |
To set a program as the default for all file types and protocols it can open, click the program and then click Set as default. |
1194 | Mekọrịta ụdị faịlị̀ ma ọ bụ ìwuùsoro n'iji otu usoronsieme ahọpụtara |
Associate a file type or protocol with a specific program |
1195 | Pịkịnye n'otu mgbatị ka ilele usoronsieme nke na-emepe ya na mbupụta. Iji gbanwe usoronsieme nke mbupụta ahụ, pịkịnye Gbanwe usoronsieme. |
Click on an extension to view the program that currently opens it by default. To change the default program, click Change program. |
1196 | Gbanwee usoronsieme... |
Change program... |
1197 | Enweghị mgbatị ma ọ bụ ìwùùsoro ahọpụtara |
No extension or protocol selected |
1198 | Mèchie |
Close |
1199 | List of available programs to change default settings. |
List of available programs to change default settings. |
1200 | Nkọwapụta usoronsieme |
Program description |
1201 | Ndepụta nke Usoronsieme Ọgbakọ |
Program Association List |
1202 | Select the extensions you want this program to open by default, and then click Save. |
Select the extensions you want this program to open by default, and then click Save. |
1205 | Ndepụta Mgbatị gasị |
Extensions List |
1206 | Click on an extension to view the program that currently opens it by default. To change the default program, click Change program. |
Click on an extension to view the program that currently opens it by default. To change the default program, click Change program. |
1207 | &Wube usoronsieme a dịka nke difọlt |
&Set this program as default |
1208 | &Họrọ difọlt gasị maka usoronsieme a |
&Choose defaults for this program |
1210 | Mekọrịta ụdị faịlị̀ ma ọ bụ ìwùùsoro n'iji usoronsieme |
Associate a file type or protocol with a program |
1211 | Gbanwee nwube MkpọegwuNàònwe |
Change AutoPlay settings |
1212 | Wube Nweta-ohere Usoronsieme na Difọlt nke Kọmputà gasị |
Set program access and computer defaults |
1213 | Usoronsieme Defọlt gasị |
Default Programs |
1214 | Usoronsieme nke Difọlt gasị |
Default Programs |
1219 | Wube mmekọrịta gasị maka usoronsieme |
Set associations for a program |
1220 | Mekọrịta ụdị faịlị̀ ma ọ bụ ìwùùsoro n'iji otu usoronsieme ahọpụtara |
Associate a file type or protocol with a specific program |
1224 | Ènyemaka |
Help |
1230 | Mbugo... |
Loading... |
0x10000034 | SQM |
SQM |
0x30000000 | Info |
Info |
0x50000004 | Information |
Information |
0x90000001 | Microsoft-Windows-Shell-DefaultPrograms |
Microsoft-Windows-Shell-DefaultPrograms |