DMAppsRes.dll.mui DMAppsRes b989582f7acd019547b0a9b0d008818a

File info

File name: DMAppsRes.dll.mui
Size: 12288 byte
MD5: b989582f7acd019547b0a9b0d008818a
SHA1: e87def87f0f52d88d85ed3f6941ba54e4e91bc21
SHA256: eae3ed2497db2d4eec2fe945cadb8d7cc881b9bcea936cad554143bf186eed74
Operating systems: Windows 10
Extension: MUI

Translations messages and strings

If an error occurred or the following message in Igbo language and you cannot find a solution, than check answer in English. Table below helps to know how correctly this phrase sounds in English.

id Igbo English
26002Nchekwa ekwentị ejula. I nwere ike wepụ ntinyen’ọrụ nke ị naghị eji rụọ ọrụ ma ọ bụrụ na ị chọrọ inweta òhèrè. Phone storage is full. You can remove unused applications if you want to free up space.
26004I nweghị ike ịgbanwe mwube ekwentị gị. Your phone's settings couldn't be changed.
26007Mwube ekwentị agbanweghị nke ọma Phone settings change unsuccessful
26008Mwube ekwentị agbanwere Phone settings changed
26009 gbanwere mwube ekwentị gị nke ọma. successfully changed your phone's settings.
26010Mgbanwe emegasịrị na mwube ekwentị gị gara nke ọma. The changes to your phone's settings were successful.
26011Nzinkọwa sistèm System notification
26012Mgbanwe dịgasị adị Changes are available
26024Onyenzipụ njirimara a na-amaghị Unidentified sender
26027%1 eziterela gi mwube ekwentị ọhụrụ. Ọ bụr na ịma onye zitere ya ma chọọ ịnabata mgbanwe ndịa gasị, kụbanye PIN onye nziteozi ma kpatụ Banye. Ị ga-enweta ozi ngwe mgbe mgbanwe ndị a mechara.

Ọ bụrụ na ị chọghị ime ihe oge ugbu a pịa ọdumbi àzụ iji bufèe mgbanwe ndị a n’ọdị n’ihu. Kpatụ kàgbuo iji jụ ha.
%1 has sent you some new phone settings. If you know the sender and want to accept these changes, type the sender's PIN, and then tap Enter. You'll get a text message when the changes are complete.

If you don't want to do this right now press the Back button to postpone the changes. Tap Cancel to decline them.
26028I nwetere ụfọdụ mwube ekwentị ọhụrụ si na nsiribịa ana-amaghị. Ọ bụrụ na ị ma onye zitere ya ma chọrọ anabata mgbanwe ndịa, kpatụ PIN onyenzitaozi, ma kpatụ Banye.Ị ga-enweta ozi ngwe mgbe mgbanwe ndị a mechara.

Ọ bụrụ na ị chọghị ime ihe oge ugbu a pịa ọdumbi àzụ iji bufèe mgbanwe ndị a n’ọdị n’ihu. Kpatụ kàgbuo iji jụ ha.
You’ve received some new phone settings from an unidentified source. If you know the sender and want to accept these changes, type the sender's PIN, and then tap Enter. You'll get a text message when the changes are complete.

If you don’t want to do this right now, press the Back button to postpone the changes. Tap Cancel to decline them.
26030PIN i tinyere ezighi ezi. Nwàa na-itinye ya ọzo.

Nnwàle ole fọdụrụnụ: %1
The PIN you entered was incorrect. Try entering it again.

Remaining attempts: %1
26031PIN ezighi ezi Incorrect PIN
26042Mgbanwe ga dịgasị adị Changes are available
26043PIN itinyere ezighi ezi The PIN you entered was incorrect.
26045Mgbenwe ekwentị achọrọ Phone changes needed
26046Nrụọrụ kengagharị gị (%1) kwesirir ime mgbanwegasị n’ekwentị gị ka o nwee ike gaa n’ihu na-arụ ọrụ nke ọma na netwọok. Iji mee mgbanwe ndị a, i kwesiri ijikọ na Wi-Fi maọbụ gbanwuo data mkpanaka.

I ga-enweta ozi ngwe mgbe o mechara.
Your mobile operator (%1) needs to make some changes to your phone so it'll continue to work well on the network. To make the change, you need to connect to Wi-Fi or turn on cellular data.

You'll get a text message when it's complete.
26047Nrụọrụ kengagharị gị (%1) kwesirir ime mgbanwegasị n’ekwentị gị ka o nwee ike gaa n’ihu na-arụ ọrụ nke ọma na netwọok. Iji mee mgbanwe ndị a, i kwesiri ijikọ na Wi-Fi maọbụ gbanye data mkpanaka.

I ga-enweta ozi ngwe mgbe o mechara..

Iji kàgbuo mmezilite, gàa na Mkpànaka & Mwube SIM.
Your mobile operator (%1) needs to make some changes to your phone so it'll continue to work well on the network. To make the change, you need to connect to Wi-Fi or turn on cellular data.

You'll get a text message when it's complete.

To cancel the update, go to Cellular & SIM Settings.
26048%1 emechaala, ma mgbanwe n’ekwentị gị emechaala. %1 is finished, and the changes to your phone are complete.
26050dị mma ok
26051kàgbuo cancel
26052mèchie close
26053ee yes
26054mbà no
26055mechara done
26057nabata accept
26058jikọọ connect
26059banye enter
26060bidogharịa ugbu a restart now
26061bidogharịa ma emechaa restart later
26062Nke a ga-agbanwe mwube ekwentị gị. This will change your phone's settings.
26063%1 eziterela gị ụfọdụ mwube ekwentị. Ọ bụrụ na ị ma onye zitere ya ma chọọ ịnabata mgbanwe ndị a, kpatụ Nabata. Ị ga-enweta ozi ngwe mgbe mgbanwe mechara.

Ma ọ bụrụ na ị chọghị ime nke a oge ugbu a, pịa ọdụmbi Àzụ iji bufègharịa mgbanwe ndị a. Kpàtụ Kàgbuo iji jụ ha.
%1 has sent you some new phone settings. If you know the sender and want to accept these changes, tap Accept. You'll get a text message when the changes are complete.

If you don’t want to do this right now, press the Back button to postpone the changes. Tap Cancel to decline them.
26064Ị natala ụfọdụ mwube ekwentị site na nsiribịa njirimara a na-amaghị.Ọ bụrụ na ị ma onye zitere ya ma chọọ ịnabata mgbanwe ndị a, kpatụ Nabata. Ị ga-enweta ozi ngwe mgbe mgbanwe mechara.

Ma ọ bụrụ na ị chọghị ime nke a oge ugbu a, pịa ọdụmbi Àzụ iji bufègharịa mgbanwe ndị a. Kpàtụ Kàgbuo iji jụ ha.
You’ve received some new phone settings from an unidentified source. If you know the sender and want to accept these changes, tap Accept. You'll get a text message when the changes are complete.

If you don’t want to do this right now, press the Back button to postpone the changes. Tap Cancel to decline them.
26065%1 enweghị ike imecha mgbanwe n’ekwentị gị makana i nweghị ike ijikọ na njeozi. %1 couldn't finish making changes to your phone because you couldn't connect to the server.
26078Nrụọrụ kengagharị gị (%1) kwesiri ime mgbanwegasị n’ekwentị gị ka o wee nwee ike gaa n’ihu ma na-arụ ọrụ nke ọma na netwọọk.

Ndị a bụgasị nkọwasị si na nrụọrụ kengagharị gị:
Your mobile operator (%1) needs to make some changes to your phone so it'll continue to work well on the network.

Here are the details from your mobile operator:
26079Chọrọ mgbanwe ekwentị gasị Phone changes needed
26080lèlee view
26081Biko tinye naanị nọmbà ga. Please enter only numbers.
26082Nrụọrụ kengagharị gị (%1) kwesiri ime mgbanwegasị n’ekwentị gị ka o wee nwee ike gaa n’ihu ma na-arụ ọrụ nke ọma na netwọọk.

I ga-enweta ozi ngwè mgbe imechara.
Your mobile operator (%1) needs to make some changes to your phone so it'll continue to work well on the network.

You'll get a text message when it's finished.
26083Nrụọrụ kengagharị gị (%1) kwesiri ime ndezi n’ekwentị gị ka o wee nwee ike gaa n’ihu ma na-arụ ọrụ nke ọma na netwọọk.

I ga-enweta ozi ngwè mgbe imechara.

Iji kàgbuo mmezilite, gàa na Mkpànaka & Mwube SIM.
Your mobile operator (%1) needs to modify your phone so it'll continue to work well on the network.

You'll get a text message when it's finished.

To cancel the update, go to Cellular & SIM Settings.
26085Kpàtụ mwube mmezilite data mkpanaka Tap to update cellular data settings
26086Njiarụ gị kwesiri ibidogharị Your device needs to restart
26087Ndị ụlọ ọrụ gị ebudatala ụmụ iwuikikere ala nke chọgasịrị ka njiarụ gị bidokwa. I nwere ike ịgaghị enwetaòhèrè iji rụọ ọrụ iheejiarụ gasị maọbụ ọrụ netwọọk gị tutu ebidogharịa ya. Your organization has pushed down policies that require your device to restart. You may be unable to access work resources or your work network until it is restarted.
26088Enter your PIN to confirm your identity and finish your PIN enrollment. Enter your PIN to confirm your identity and finish your PIN enrollment.
26089Your device administrator has scheduled a reboot Your device administrator has scheduled a reboot
26090RebootCSP scheduled reboot RebootCSP scheduled reboot
26091RebootCSP daily recurrent reboot RebootCSP daily recurrent reboot
26092Ụlọ ọrụ gị agbachiela njiarụ gị. I nwere ike jiri PIN gị gbaghee ya. Your company has locked your device. You can use your PIN to unlock it.
26093Ụlọ ọrụ gị atọgharịala PIN gị. Mèe nziritaozi onye nkwado ụlọ ọrụ gị iji mụta PIN. Your company has reset your PIN. Contact your company’s support person to learn the PIN.
26094Dynamic Management Dynamic Management
26095Your management settings have changed because of a recent change to your device context. Your management settings have changed because of a recent change to your device context.
50002Nrụọrụ kengagharị gị (%1) kwesiri ime mgbanwegasị n’ekwentị gị ka o wee nwee ike gaa n’ihu ma na-arụ ọrụ nke ọma na netwọọk. N’ime mgbanwe ndia, i kwesiri ijikọ na WLAN maọbụ gbanwuo data mkpanaka.

I ga-enweta ozi ngwe mgbe imechara.

Iji kagbuo mmezilite, gàa na Mkpànaka & Mwube SIM.
Your mobile operator (%1) needs to make some changes to your phone so it'll continue to work well on the network. To make the change, you need to connect to WLAN or turn on cellular data.

You'll get a text message when it's complete.

To cancel the update, go to Cellular & SIM Settings.
50003Mmezilite netwọọk dị adị Network update available
50004Nrụọrụ kengagharị na-eme mmezilite netwọọk ekwentị gị ka i nwee ike kpọọ òkù ekwentị, zipụ ozi ngwe, nakwa ọtụtụ.

Ị ga-enweta ozi ngwe mgbe mmezilite mechara.
Your mobile operator is updating your phone network so you'll be able to make phone calls, send text messages, and more.

You'll get a text message when the update is done.
50005Prọfaịlị netwọọk gị na-eme mmezilite na dị kwa njikere ị ga. Your network profile is updated and ready to go.
50006kàgbuo mmezilite cancel update
50007Nrụọrụ kengagharị gị enweghị ike ime mmezilite profaịlị netwọọk gị. Ọ bụrụ n’ịkpọo ha òkù maka ènyèmaka, gwa ha na ị hụrụ koodù mmehìè a: %1. Your mobile operator wasn't able to update your network profile. If you call them for help, tell them you saw this error code: %1.
50009Na-ebudata ngwa ọzọkwa Downloading additional apps

EXIF

File Name:DMAppsRes.dll.mui
Directory:%WINDIR%\WinSxS\amd64_microsoft-windows-d..dmappsres.resources_31bf3856ad364e35_10.0.15063.0_ig-ng_b42b2ea00942a166\
File Size:12 kB
File Permissions:rw-rw-rw-
File Type:Win32 DLL
File Type Extension:dll
MIME Type:application/octet-stream
Machine Type:Intel 386 or later, and compatibles
Time Stamp:0000:00:00 00:00:00
PE Type:PE32
Linker Version:14.10
Code Size:0
Initialized Data Size:11776
Uninitialized Data Size:0
Entry Point:0x0000
OS Version:10.0
Image Version:10.0
Subsystem Version:6.0
Subsystem:Windows GUI
File Version Number:10.0.15063.0
Product Version Number:10.0.15063.0
File Flags Mask:0x003f
File Flags:(none)
File OS:Windows NT 32-bit
Object File Type:Dynamic link library
File Subtype:0
Language Code:Unknown (0470)
Character Set:Unicode
Company Name:Microsoft Corporation
File Description:DMAppsRes
File Version:10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800)
Internal Name:DMAppsRes
Legal Copyright:© Microsoft Corporation. Nwe ikikere niile.
Original File Name:DMAppsRes.dll.mui
Product Name:Microsoft® Windows® Operating System
Product Version:10.0.15063.0

What is DMAppsRes.dll.mui?

DMAppsRes.dll.mui is Multilingual User Interface resource file that contain Igbo language for file DMAppsRes.dll (DMAppsRes).

File version info

File Description:DMAppsRes
File Version:10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800)
Company Name:Microsoft Corporation
Internal Name:DMAppsRes
Legal Copyright:© Microsoft Corporation. Nwe ikikere niile.
Original Filename:DMAppsRes.dll.mui
Product Name:Microsoft® Windows® Operating System
Product Version:10.0.15063.0
Translation:0x470, 1200