200 | Njiarụ Nsonye |
Companion Device |
201 | Dị mma |
Ok |
300 | Enwenwughị ike ịbanye n'iji njiarụ. Jiri nhọrọ mbanye ọzọ. |
Couldn't sign in with the device. Use another sign-in option. |
301 | O nwere ihe agaghị nke ọma. Jiri nhọrọ mbanye ọzọ, ma wube njiarụ ọzọ. |
Something went wrong. Use another sign-in option, and then set up the device again. |
302 | Mgbe ebidochara maọbụ lọọgụ, njiarụ ga-achọ nkwadoeziokwu tupu ejiri ya rụọ ọrụ. Jiri nhọrọ mbanye ọzọ |
After a restart or logoff, the device requires verification before using it. Use another sign-in option. |
303 | O nweela onye banyerela. Ha kwesiri ịpụ tupu i nwee ike banye. |
Someone is already signed in. They need to sign out before you can sign in. |
304 | Egbochiri njiarụ a maka ihi nchedo. Jikọọ njiarụ gị n'isi Ọ́kụ́ ya opekampe elekere abụọ, ma mèe bidogharịa ya iji nwàa ọzọ. |
This device has been locked for security reasons. Connect your device to a power source for at least two hours, and then restart it to try again. |
400 | Njìarụ |
device |
2001 | Mifee maọbụ pịa ogwe òhèrè iji banye n'iji %1!s!. |
Swipe up or press space bar to sign in with %1!s!. |
2002 | Kpatụ %1!s! N'ọgụgụ NFC iji banye. |
Tap %1!s! to the NFC reader to sign in. |
2003 | Lèe %1!s! maka ntụzịaka mbanye. |
See %1!s! for sign-in instructions. |
2004 | Na-achọ maka %1!s!... |
Looking for %1!s! ... |
2005 | Kwụnye %1!s! N'ọnụ pọọtụ USB iji banye. |
Plug %1!s! into a USB port to sign in. |
2006 | Gbanwuo Bluetooth iji jiri %1!s! iji banye. |
Turn on Bluetooth to use %1!s! to sign in. |
2007 | Gbanwuo NFC iji jiri %1!s! iji banye. |
Turn on NFC to use %1!s! to sign in. |
2008 | Jikọọ na netwọọk enweghị waya iji jiri %1!s! iji banye. |
Connect to a wireless network to use %1!s! to sign in. |
2009 | Kpatụ %1!s! Ọzọ. |
Tap %1!s! again. |
2010 | Ụlọ ọrụ gị na-egbochi ị banye na %1!s!. Jiri nhọrọ mbanye ọzọ. |
Your enterprise prevents sign in with %1!s!. Use another sign-in option. |
2011 | Kpatụ %1!s! Iji banye. |
Tap %1!s! to sign in. |
2012 | Dosa mkpịsịaka gị na %1!s! iji banye. |
Rest your finger on %1!s! to sign in. |
2013 | Mifee mkpịsịaka gị na %1!s! iji banye. |
Swipe your finger on %1!s! to sign in. |
2014 | Enwenwughị ike ịbanye n'iji %1!s!. Jiri nhọrọ ọzọ banye. |
Couldn’t sign in with %1!s!. Use another sign-in option. |
2015 | O nwere ihe agaghị nke ọma. Jiri nhọrọ ọzọ banye, ma mee wube %1!s! ọzọ. |
Something went wrong. Use another sign-in option, and then set up %1!s! again. |
2016 | Nwàa ọzọ. |
Try again. |
2017 | Kwuru na ị Kwuru Nkebìokwū kèndubà n'ime %1!s!. |
Say your Spoken Passphrase into %1!s!. |
2018 | Dị njikere ịbanye n'iji %1!s!. |
Ready to sign in with %1!s!. |
2019 | Jiri nhọrọ mbanye mbụ, ma i nwere ike iji %1!s! rụọ ọrụ iji banye. |
Use another sign-in option first, then you can use %1!s! to sign in. |