If an error occurred or the following message in Igbo language and you cannot find a solution, than check answer in English. Table below helps to know how correctly this phrase sounds in English.
id |
Igbo |
English |
100 | SKYDRIVE_BRAND_NAME gị ejula |
Your SKYDRIVE_BRAND_NAME is full |
101 | Zụta ọtụtụ nchekwa |
Buy more storage |
102 | Leghara anya |
Ignore |
103 | Anyị na-agbalị ime mmèta kènkwàdo nke ngwa datà na mwube PC gị na SKYDRIVE_BRAND_NAME, mana enweghị oghere zuru oke. Ị nwere ike ịzụtakwu nchekwa maọbụ gaa na mwube PC n’iji njikwa òhèrè nchekwa gị. |
We just tried backing up your app data and PC settings to SKYDRIVE_BRAND_NAME, but there wasn’t enough space. You can buy more storage or go to PC settings to manage your storage space. |
104 | Jikwaa nchekwa |
Manage storage |
105 | Enwenwughi ike imezu nweghachite |
Restore could not be completed |
106 | ỌDỊMMA |
OK |
107 | Anyị enwenwughi ike ịṅomi mwube gị site na SKYDRIVE_BRAND_NAME. N’ịga àgbà akaụntụ nke mwube PC. Ị nwere ike akaụntụ Microsoft si na PC a, ma gbakọnye ya ọzọ, ma ọ bụrụ na nkea arụghị ọrụ, ị ga-agbalị na iwubegharị PC gị n’aka ndị mwube ụlọ nrụpụta ya, ma mgbe ahụ tinyekwa akaụntụ gị ọzọ. |
We weren’t able to copy your settings over from SKYDRIVE_BRAND_NAME. Try going to the Accounts section of PC settings, disconnect your Microsoft account from this PC, and then add it again. If that doesn’t work, you can try resetting your PC to its factory settings, and then adding your account again. |
112 | Oghere diski pere mpe |
Low disk space |
113 | Òhèrè agwụwala na PC a. Jikwaa nchekwa iji lelee ojiji ma nweta ụfọdụ òhèrè. |
You’re running out of space on this PC. Manage storage to view usage and free up some space. |
114 | Echetakwarala m ọzọ |
Don’t remind me again |
115 | Mechie |
Close |