1100 | Sample header 1 |
Sample header 1 |
1101 | Ụcha ènyòngosịpụta gị nke (%d x %d) dị nnukwu ala iji rụọ ọrụ na ntinye mọdem |
Your screen resolution (%d x %d) is too low to run modern application |
1110 | Sample header 2 |
Sample header 2 |
1111 | Mkpatụ ngwaọrụ gị akwadoghi ọtụtụ mkpatụaka |
Your touch device does not support multi-touch |
1120 | Ụcha ènyòngosịpụta gị erughi nke achọrọ iji kwakọnye ngwa site na Nchekwa Windows |
Your screen resolution doesn't meet the requirement to install apps from the Windows Store |
1121 | Ị kwesiri inwe ụcha ènyòngosịpụta nke opekampe ya bụrụ 1024 x 768 iji kwakọnye ngwa site na Nchekwa Windowsto (nkea gụnyere ụmụ ngwa nke akwakọnyere na mbụ na PC gị). I nwere ike inwe ike ịgbanwe ụcha ngosịpụta gị na Ngosi Panelụ Njizi. |
You need a screen resolution of at least 1024 x 768 to install and use apps from the Windows Store (this includes apps that might be pre-installed on your PC). You might be able to change your resolution in the Display Control Panel. |
1130 | Emeghi nchèrèmee mkpatụènyòngosịpụta na PC a maka Windows 10 |
The touchscreen on this PC wasn't designed for Windows 10 |
1131 | I nwere ike jiri mkpatụènyòngosịpụta a na Windows 10 mana ọ gaghị arụ ọrụ nke ọma nakwa geschọ agaghị adị dịka nchèrèmee mkpatụènyòngosịpụta maka Windows 10. |
You can use this touchscreen with Windows 10 but it won't be as responsive and gestures won't be as precise as a touchscreen designed for Windows 10. |
1140 | Àkwakọnyebughi Ebe Midịa Windows |
Windows Media Center isn't preinstalled |
1141 | Mụọ ọtụtụ gbàsara ịkwakọnye ya na Windows 10. |
Learn more about installing it in Windows 10. |
1150 | Kwakọnye ngwa ka ọ kpọọ DVDs |
Install an app to play DVDs |
1151 | E nwere ike chọọ ka ịkwakọnye ngwa iji kpọọ DVDs na Windows 10. |
You may need to install an app to play DVDs in Windows 10. |
1160 | Ụcha ènyòngosipụta gị adakọrịtaghi na snap |
Your screen resolution isn't compatible with snap |
1161 | Ọ bụrụ na o kwe mee, gbanwee ụcha ènyòngosịpụta opekampe ka ọ bụrụ 1366 x 768 na ụmụ ngwa snap. |
If it's possible, change your screen resolution to at least 1366 x 768 to snap apps. |
1170 | Akwadòghị akụkụogwe akọrongwa na Windows 10 |
Sidebar gadgets aren't supported in Windows 10 |
1171 | Ị gaghị enwe ike iji akụkụogwe akọrongwa nke akwakọnyere na PC gị na Windows 10. |
You won’t be able to use the sidebar gadgets that are installed on your PC in Windows 10. |
1180 | Ihe nhàziọrụ gị enweghi mgbanwu NX maọbụ o onyeghị nkwadò NX |
Your processor doesn't have NX turned on or might not support NX |
1181 | Mwulite ga-agbalị ịgbanwu NX mgbe ọ na-akwakọnye. Ọ bụrụ na ihe nhàziọrụ akwadòghị NX, a ga-akagbu nkwakọnye nakwa PC gị ga-alaghàchịazụ na nke OS keugbua. |
Setup will attempt to turn on NX during installation. If your processor doesn't support NX, the installation will be cancelled and your PC will roll back to the current OS. |
1190 | Loss of music and video content with update |
Loss of music and video content with update |
1191 | We recommend you do not proceed with this update as your device may have some music or video content that is protected by an older rights management technology, which is not supported. If you install this update, you may no longer be able to play these music or video files. Close this dialog box to cancel, or you can choose to confirm to install the update. For more info, go to https://support.microsoft.com/windows10wmdrm |
We recommend you do not proceed with this update as your device may have some music or video content that is protected by an older rights management technology, which is not supported. If you install this update, you may no longer be able to play these music or video files. Close this dialog box to cancel, or you can choose to confirm to install the update. For more info, go to https://support.microsoft.com/windows10wmdrm |
1204 | Chekwaa Ùsòròmbido nke adakọrịta na PC gị |
Secure Boot isn't compatible with your PC |
1205 | Ọgbà mgbochi PC's gị akwadoghị Nchekwaa Ùsòròmbido nkea mere ị gaghị enwe ike iji ya rụọ ọrụ na Windows 10. |
Your PC's firmware doesn't support Secure Boot so you won't be able to use it in Windows 10. |
1216 | Arụnyere Windows Media Center na PC a |
Windows Media Center is installed on this PC |
1217 | Ọgbà Midịa Windows ga-abụ nke eweghàpụrụ imgbe mmezilite. Ọ dịghị adị na Windows 10. |
Windows Media Center will be uninstalled during the upgrade. It isn't available in Windows 10. |
1220 | Ị ga-enweta nsogbu na ngosipụta gị na Windows 10. |
You'll have problems with your display in Windows 10. |