100 | Ojiaru ọzọ abanyela. Ọ bụrụ na ị gaa n’ihụ, Ha ga-apụ ma ha nwere ike tufuo ọrụ ndị ha na-echekwaghị. Ị ka chọrọ ịbanye? |
Another user is signed in. If you continue, they’ll be signed out and might lose unsaved work. Do you want to sign in anyway? |
101 | Ojiaru ọzọ abanyela. Ọ bụrụ na ị gaa n’ihụ, aga-ewepu njikọ ha. Ị ka chọrọ ịbanye? |
Another user is signed in. If you continue, they’ll be disconnected. Do you want to sign in anyway? |
102 | Pịa Ctrl+Alt+Kachapụ iji kpọghee. |
Press Ctrl+Alt+Delete to unlock. |
103 | Pịa Ctrl+Alt+Kachapụ maọbụ jiri ọdụmbi Nchedo Windows iji kpọghee. |
Press Ctrl+Alt+Delete or use the Windows Security button to unlock. |
104 | Pịa ma jide ọdụmbi Windows ahu, ma pịzie ọdụmbi ike iji kpoghee. |
Press and hold the Windows button, and then press the power button to unlock. |
105 | Pia ma jide ọdụmb Windows, ma pia ike ọdụmbi iji gbapee. (Maọbụ i nwere ike gbapee site n’ipi Ctrl+Alt+Delete.) |
Press and hold the Windows button, and then press the power button to unlock. (Or you can unlock by pressing Ctrl+Alt+Delete.) |
106 | Okwuntụghe ahu ezighi ezi. Kpachara any—a ka i si na-etinye okwuntụghe ezughi oke. A ga agbachido gị iji nyeaka gbochie datà gi. Iji kpọghee, i ga achọ ọtụgwo nwetahachi BitLocker. |
That password isn’t correct. Be careful—if you keep entering the wrong password, you’ll be locked out to help protect your data. To unlock, you’ll need a BitLocker recovery key. |
107 | Okwuntụghe ahu ezighi ezi. Kpachara anya ka i si na-etinye okwuntụghe n’ezughi oke, Windows ga-eme mbidogharị site na Mmèrenònwe iji nyeaka chedo datà gị. |
That password isn’t correct. Be careful—if you keep entering the wrong password, Windows will automatically restart to help protect your data. |
108 | Okwuntụghe nke ahụ ezighi ezi. Kpachara an—ya ka i si na-etinye okwuntụghe nke ezughị oke, a ga-egbochi gị iji nyeaka chedo datà gị. Iji kpaghee, i kwesiri i weghàchite ìgòdò site na ndị nweta nzonye èdèrède gị. |
That password isn’t correct. Be careful—if you keep entering the wrong password, you’ll be locked out to help protect your data. To unlock, you’ll need a recovery key from your encryption provider. |
109 | Biko chere |
Please wait |
110 | Pịa ma jide ọdụmbi ike, ma pịa ọdụmbi ụda ala iji kpọghee |
Press and hold the power button, and then press the volume down button to unlock |
111 | Pịa ma jide ọdụmbi ike, ma pịa ọdụmbi ụda ala iji kpọghee. (Maọbụ i nwere ike ịkpọghe site na-ịpị Ctrl+Alt+Kachapụ.) |
Press and hold the power button, and then press the volume down button to unlock. (Or you can unlock by pressing Ctrl+Alt+Delete.) |
112 | Nwa obere oge... |
Just a moment... |