notepad.exe Ihu-akwụkwọ nta 82416aa00985d1462e9d2b397c2e126e

File info

File name: notepad.exe.mui
Size: 11776 byte
MD5: 82416aa00985d1462e9d2b397c2e126e
SHA1: 962e5c13bd386ece58609e727babe94d56ec7f93
SHA256: 8780f4587aa010b1efa56a4ace60feb35073c722c0dbfda51186da913d113b00
Operating systems: Windows 10
Extension: MUI
In x64: notepad.exe Ihu-akwụkwọ nta (32-bit)

Translations messages and strings

If an error occurred or the following message in Igbo language and you cannot find a solution, than check answer in English. Table below helps to know how correctly this phrase sounds in English.

id Igbo English
1Enweghị ike ịmepe faịlị̀ %%.

Gbalịa hụ na diìsk dị na ebe nkọpị ị họpụtara.
Cannot open the %% file.

Make sure a disk is in the drive you specified.
2Enweghị ike ịhụ faịlị̀ %%.

Ịchọrọ ịke faịlị̀ ọhụrụ?
Cannot find the %% file.

Do you want to create a new file?
3Ngwè dị na faịlị̀ %% agbanwela.

Ịchọrọ ị chedo mgbanwe?
The text in the %% file has changed.

Do you want to save the changes?
4N'enweghị Isiokwu Untitled
5%1 - Ihu-akwụkwọ nta %1 - Notepad
6Enweghị ike ịhụ"%%" Cannot find "%%"
7Enweghị ncheta zuru-ezu iji were mechaa ihe omume a. Pụọ na otu njirimee maọbụ karịa iji were bugoo ncheta dị adị, ma megharịa ọzọ. Not enough memory available to complete this operation. Quit one or more applications to increase available memory, and then try again.
8Faịlị̀ %% buru ibu hie nne maka Ihụ-akwụkwọ nta.

Jiri odezi ọzọ were dezie faịlị̀.
The %% file is too large for Notepad.

Use another editor to edit the file.
9Ihụ-akwụkwọ nta Notepad
10Enweghị ike ebido mkparịkọta faịlị̀. Gbanwee aha faịlị̀ ma gbalịa ọzọ. Failed to initialize file dialogs. Change the file name and try again.
11Enweghị ike ibido mkpakọrịta mbipụta. Gba mbọ hụ na ejịkọrọ igwembipụta gị nke oma ma jiri Panel Kènjizi were lelee mara ma arụnyekwara igwembipụta nke oma. Failed to initialize print dialogs. Make sure that your printer is connected properly and use Control Panel to verify that the printer is configured properly.
12Enweghị ike ibipụta faịlị̀ %%. Gbaa mbọ hụ na ejikọrụ igwembipụta nke oma ma jiri Panel Kènjizi were lelee mara ma arụnyekwara igwembipụta nke oma. Cannot print the %% file. Be sure that your printer is connected properly and use Control Panel to verify that the printer is configured properly.
13Ọbụghị aha faịlị̀ dị ìrè. Not a valid file name.
14Enweghị ike ikè faịlị̀ %%.

Gba mbọ hụ na ụzọ na aha faịlị̀ bụ nke dị mma.
Cannot create the %% file.

Make sure that the path and file name are correct.
15Enweghị ike ime ihe ikike-iwu mmekọlata Okwu makana enwere ndéè buru ibu n'ime faịlị̀. Cannot carry out the Word Wrap command because there is too much text in the file.
16%% %%
17notepad.hlp notepad.hlp
18&f &f
19Ihu-akwụkwọ &p Page &p
20Èdèrèdé Ngwè (*.txt) Text Documents (*.txt)
21Faịlị̀ niile All Files
22Mepee Open
23Chèkwaba Dị ka Save As
24Ị gaghị enwe ike ịgbayụ maọbụ Lọọgụ̀ pụọ na Windows maka na
igbe mkpakọrịta nke Chekwaba Ka dị n'ime Ihụ-akwụkwọ nta mepere emepe. Banye na
Ihụ-akwụkwọ nta, mechie igbe mkpakọrịta, ma gbalịa ịgbayụọ
maọbụ ịlọọgụ̀ pụọ na Windows ọzọ.
You cannot shut down or log off Windows because
the Save As dialog box in Notepad is open. Switch to
Notepad, close this dialog box, and then try shutting
down or logging off Windows again.
25Enweghị ike ịbanye na igwembipụta akwụkwọ.
Gba mbo hụ na ejikọrụ igwembipụta gị na Panel Kènjizi nke oma ka ewere mara ma arụnyere igwembipụta ahụ nke oma.
Cannot access your printer.
Be sure that your printer is connected properly and use Control Panel to verify that the printer is configured properly.
26%%
Ịnweghị ikike imepe faịlị̀ a. Hụ onye nwe faịlị̀ maọbụ onye nchịkwa-ọrụ ka ịnata ikike.
%%
You do not have permission to open this file. See the owner of the file or an administrator to obtain permission.
27%%
Faịlị̀ a nwere àgwà dị na nhàzi Yunīkoòdù nke ga efu na ọbụrụ na ichedoghị faịlị̀ a dika ndéè faịlị̀ etinyere-na-koodu ANSI. Dote àmà Unikoodu, pịkịnye Kagbuo n'ala ma họrọ otu nhọrọ Unikoodu sitena Ebe-ndepụta gbadara ala nke Itinye-na-koodu. Gaba n'ihu?
%%
This file contains characters in Unicode format which will be lost if you save this file as an ANSI encoded text file. To keep the Unicode information, click Cancel below and then select one of the Unicode options from the Encoding drop down list. Continue?
28Peeji pere mpe rie nne maka ibipụta otu ahịrị.
Gbalịa iji obele ógó-ọnụndèe were bipụta.
Page too small to print one line.
Try printing using smaller font.
29Mmejọ nkpakọrịta na emekarị (0x%04x) Common Dialog error (0x%04x)
30Ihụ-akwụkwọ nta - Gana Ahịrị Notepad - Goto Line
31Nọmba ahịrị akarịala ógó ahịrị The line number is beyond the total number of lines
32ANSI ANSI
33Yunīkoòdù Unicode
34Nnukwu Yunīkoòdù Unicode big endian
35UTF-8 UTF-8
36Ihu-akwụkwọ %d Page %d
37Ln %d, Col %d Ln %d, Col %d
38Abịakọtara ọnụ, Compressed,
39E zònyere àmà, Encrypted,
40Zoroezo, Hidden,
41Anọghị-na-ịntaneetị, Offline,
42GụọNaanị, ReadOnly,
43Sistèm, System,
44Faịlị̀ File
45fFpPtTdDcCrRlL fFpPtTdDcCrRlL
46Ntinye &koòdù: &Encoding:
47Ihụ-akwụkwọ nta na arụ ọrụ na usoro nke emesigoru.

Ịga achọ ichedo faịlị̀ %% na adịghị na usoro?
Notepad was running in a transaction which has completed.

Would you like to save the %% file non-transactionally?
48Anyị enweghị ike imepe faịlụ a We can’t open this file
49Ọ ga-abụ na ụlọ ọrụ akwadoghị ya, maọbụ e nwere nsogbu n'iji faịlụ nzonye ederede ahụ. Either your organization doesn’t allow it, or there’s a problem with the file’s encryption.
50Text Editor Text Editor
469Ederede Ngwè Text Document
470Èdèrèdé Ngwè Ọhụrụ New Text Document
3000Ihu-akwụkwọ nta Notepad
3001Ị chọrọ ichedo mgbanwe na %%? Do you want to save changes to %%?
3002Chèkwa&ba &Save
3003&E chekwabala Do&n't Save

EXIF

File Name:notepad.exe.mui
Directory:%WINDIR%\WinSxS\amd64_microsoft-windows-notepad.resources_31bf3856ad364e35_10.0.15063.0_ig-ng_b66cba32d53fa08a\
File Size:12 kB
File Permissions:rw-rw-rw-
File Type:Win32 DLL
File Type Extension:dll
MIME Type:application/octet-stream
Machine Type:Intel 386 or later, and compatibles
Time Stamp:0000:00:00 00:00:00
PE Type:PE32
Linker Version:14.10
Code Size:0
Initialized Data Size:11264
Uninitialized Data Size:0
Entry Point:0x0000
OS Version:10.0
Image Version:10.0
Subsystem Version:6.0
Subsystem:Windows GUI
File Version Number:10.0.15063.0
Product Version Number:10.0.15063.0
File Flags Mask:0x003f
File Flags:(none)
File OS:Windows NT 32-bit
Object File Type:Executable application
File Subtype:0
Language Code:Unknown (0470)
Character Set:Unicode
Company Name:Microsoft Corporation
File Description:Ihu-akwụkwọ nta
File Version:10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800)
Internal Name:Notepad
Legal Copyright:© Microsoft Corporation. Ikikere niile echekwara.
Original File Name:NOTEPAD.EXE.MUI
Product Name:Microsoft® Windows® Operating System
Product Version:10.0.15063.0
Directory:%WINDIR%\WinSxS\amd64_microsoft-windows-notepadwin.resources_31bf3856ad364e35_10.0.15063.0_ig-ng_31afb38fd15ed176\
Directory:%WINDIR%\WinSxS\x86_microsoft-windows-notepad.resources_31bf3856ad364e35_10.0.15063.0_ig-ng_5a4e1eaf1ce22f54\

What is notepad.exe.mui?

notepad.exe.mui is Multilingual User Interface resource file that contain Igbo language for file notepad.exe (Ihu-akwụkwọ nta).

File version info

File Description:Ihu-akwụkwọ nta
File Version:10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800)
Company Name:Microsoft Corporation
Internal Name:Notepad
Legal Copyright:© Microsoft Corporation. Ikikere niile echekwara.
Original Filename:NOTEPAD.EXE.MUI
Product Name:Microsoft® Windows® Operating System
Product Version:10.0.15063.0
Translation:0x470, 1200