| 101 | Mmèta nkè nkwàdo n'iji Ntọala Faịlụ |
Back up using File History |
| 102 | Mèe mmèta nkè nkwàdo faịlụ mụ gasị òzugbo |
Automatically back up my files |
| 103 | Mèe mmèta nkè nkwàdo faịlụ gị na nnyà ọzọ ma weghàchịta ha ma ọ bụrụ na nke isimbụ ya fugasịrị efu, mebiri emebi maọbụ akachapụrụ ya. |
Back up your files to another drive and restore them if the originals are lost, damaged, or deleted. |
| 104 | Gbakwụnye nnyà |
Add a drive |
| 105 | Kwụsị ị na-eji nnyà |
Stop using drive |
| 106 | Mèe mmèta nkè nkwàdo na nnyà ọzọ dị iche |
Back up to a different drive |
| 107 | Ị ga-akwụsị ị na-eji nnyà mmèta nkè nkwàdo keugbu a gị tupu gị agbakwụnye otu nke ọhụrụ. Nke a agaghị akachapụ faịlụ ọbụla ga si na nnyà mmèta nkè nkwàdo keugbu a gị. |
You'll need to stop using your current backup drive before you add a new one. This won't delete any files from your current backup drive. |
| 108 | Nlezùanya |
Overview |
| 109 | Nhọrọ mmèta nkè nkwàdo ga |
Backup options |
| 110 | Nhọrọ ndị ọzọ |
More options |
| 111 | Ihe nnweta mmèta nkè nkwàdo? |
What gets backed up? |
| 112 | %1 (%2!c!:) |
%1 (%2!c!:) |
| 113 | Diìsk Nwepụ̀ |
Removable Disk |
| 114 | Diìsk Otuebe |
Local Disk |
| 115 | nnyà netwọọk |
Network Drive |
| 116 | Gosi ebe netwọok niile |
Show all network locations |
| 117 | Mèe mmèta nkè nkwàdo faịlụ mụ |
Back up my files |
| 118 | Kwa nkeji 10 ga |
Every 10 minutes |
| 119 | Kwa nkeji 15 ga |
Every 15 minutes |
| 120 | Kwa nkeji 20 ga |
Every 20 minutes |
| 121 | Kwa nkeji 30 ga |
Every 30 minutes |
| 122 | Kwa awa (dịfọlt) |
Every hour (default) |
| 123 | Kwa awa 3 ga |
Every 3 hours |
| 124 | Kwa awa 6 ga |
Every 6 hours |
| 125 | Kwa awa 12 ga |
Every 12 hours |
| 126 | Kwa ụbọchị |
Daily |
| 127 | Mgeb ebighiebi (dịfọlt) |
Forever (default) |
| 128 | Tutu ruo mgbe achọrọ òhèrè |
Until space is needed |
| 129 | Afọ 2 |
2 years |
| 130 | Afọ 1 |
1 year |
| 131 | Ọnwa 9 |
9 months |
| 132 | Ọnwa 6 |
6 months |
| 133 | Ọnwa 3 |
3 months |
| 134 | 1 ọnwa |
1 month |
| 135 | Ka dosa mmèta nkè nkwàdo mụ |
Keep my backups |
| 136 | Mèe mmèta nkè nkwàdo foldà ndịa |
Back up these folders |
| 138 | Gbakwụnye foldà |
Add a folder |
| 139 | Wezuga foldà ndịa |
Exclude these folders |
| 141 | Metụtara mwube |
Related settings |
| 142 | Lèe mwube dị elu |
See advanced settings |
| 143 | Weghàchịta faịlụ ga site na mmèta nkè nkwàdo keugbu a |
Restore files from a current backup |
| 144 | Hụ na %1 bụ nke ejikọrọ ma nwàa ọzọ. |
Make sure %1 is connected and try again. |
| 145 | Anyị enweghị ike ijikọ na %1 oge ugbu a. Nwàa ọzọ ma emechaa. |
We can't connect to %1 right now. Try again later. |
| 146 | Gàa na Explorer Faịlụ, mèpee %1, tinye àsàmbodo gị ga, ma nwàa na ime mmèta nkè nkwàdo ọzọ. |
Go to File Explorer, open %1, enter your credentials, and try backing up again. |
| 147 | BitLocker na-echedo %1.Kpọghee nnyà ma nwàa na ime mmèta nkè nkwàdo ọzọ. |
BitLocker is protecting %1.Unlock the drive and try backing up again. |
| 148 | %1 na %2 |
%1 on %2 |
| 149 | Ebenchekwa Netwọọk na %1 |
Network Storage on %1 |