systemreset.exe Mbidokwa Sistèm maka Windows 7701cc4d9a8c31137e2db467bd2449d6

File info

File name: systemreset.exe.mui
Size: 20480 byte
MD5: 7701cc4d9a8c31137e2db467bd2449d6
SHA1: c11d73c6fcd7b3805fb8fbadf2a208e0b781ce6d
SHA256: e6b1ff31af997ceb4b9b6c947a96e9b0018bc829d8ab8b2b0f88e9208e91902f
Operating systems: Windows 10
Extension: MUI
In x64: systemreset.exe Mbidokwa Sistèm maka Windows (32-bit)

Translations messages and strings

If an error occurred or the following message in Igbo language and you cannot find a solution, than check answer in English. Table below helps to know how correctly this phrase sounds in English.

id Igbo English
136Nke-ọzọ Next
137Kàgbuo Cancel
138Mbidokwa Reset
139Mèchie Close
140Start Start
142Naanị na nnyà nke Windows ji akwakọnye Only the drive where Windows is installed
143Nnyà niile All drives
144Gosi mụ ndesita nke nnyà gasị nke ga-enwe mmetụta Show me the list of drives that will be affected
145Ị chọrọ iwepụ faịlị niile si na nnyà niile? Do you want to remove all files from all drives?
147Achọrọ mgbakọnye ohere diìsk Additional disk space needed
148N’inye òhère na diìsk, ị nwere ike: To free up disk space, you can:
149Mèbe Nhicha Diìsk Run Disk Cleanup
150Ṅomie faịlụ gị gàa na njìarụ ǹsìebeọzọ ma kachapụ ha na PC a Copy your files to an external device and delete them from this PC
151Waghàpụ ùsòrònsìème gasị Uninstall programs
153Nke a agaghị ewe oge This won’t take long
155Họrọ nhọrọ Choose an option
156Dosa mwube PC a maka ebeọrụ gị Keep this PC set up for your workplace
157Ee Yes
158Chèkwaa ngwugwu fọdụrụnụ nke kwere ka PC gị jiri njìàrụọrụ ebeọrụ. Saves provisioning packages that let your PC use workplace resources.
159Mbà No
160Wepụ ngwugwu fọdụrụnụ nke kwere ka PC gị jiri njìàrụọrụ ebeọrụ. Removes provisioning packages that let your PC use workplace resources.
161Amụmaị! Warning!
162E meziltere PC a na nso nso na Windows 10. Ọ bụrụ na ị Tọgharịa PC a, ị gagh ị enwe ike imegharị mmezilite ma gaghachịazụ n’àgbà nke mbụ na Windows. This PC was recently upgraded to Windows 10. If you Reset this PC, you won’t be able to undo the upgrade and go back to the previous version of Windows.
163Dị njikere ịtọgharị PC a Ready to reset this PC
165Dị njikere itinyèghàchì Ready to restore
166Fresh start Fresh start
167Let's get started Let's get started
169Na-eme ihe adị njikere Getting things ready
171Nke a ga -ewe ntakịrị oge, ma PC gị ga-ebidokwa. This will take a while and your PC will restart.
172Tọgharịa Reset
173Achọrọ %1!ws! mgbakọnye òhère diìsk ọzọ na (%2!ws!). An additional %1!ws! of free disk space is needed on (%2!ws!).
179Marakwa: Nnyà BitLocker kenzonye èdèrède ga-akwụsịtụ ruo mgbe emechara ùsòrò. Note: BitLocker drive encryption will be temporarily suspended until the process is done.
180Di mkpa: Kwụnye PC gị tupu gị ebido Important: Plug in your PC before you start
181Ndị mmadụ ọzọ mere lọọg na PC nkea Other people are logged on to this PC
182Ị chọrọ ka ị gaa n’ihu? Nkea ga-eme ha ka ha tufuo datà nke echekwaghi. Do you want to continue? This will cause them to lose unsaved data.
183Tinyèghàchì Restore
189Nkea ga-ewepu faịlị keonwe gị na ngwa gasị si na PC gị ma weghachi nnwube niile na defọlt ha. Ọ bụrụ na ijiri Agụgụàlà Ọbọakwụkwọ, hụ na vashọn ọhụrụ nke faịlị gị ka akọpịrị na nnyà Agụgụàlà Ọbọakwụkwọ tupu gị agawaniihu. Nkea ga-ewe ntakịrị nkeji ma PC gị ga-ebidokwa. This will remove your personal files and apps from your PC and restore all settings to their defaults. If you use File History, make sure the latest versions of your files were copied to your File History drive before you proceed. This will take a few minutes and your PC will restart.
190Marakwa: Nnyà BitLocker kenzonye èdèrède ga-agbanyụ. Note: BitLocker drive encryption will be turned off.
191PC gị nwere nnyà karịrị otù Your PC has more than one drive
192Ọ bụrụ na ịhọrọ iwepụ ụmụ faịlị site na na nnyà niile, ọ ga-emetụta nnyà ndị ụzọ dị aṅaa: If you choose to remove files from all drives, these drives will be affected:
193Nnyà nke ga-enwe mmetụta Drives that will be affected
194Nnyà enweghi ahà Unnamed drive
195Anyị enweghị ike ịtọgharị PC gị ka ọ na-eji batrị arụ ọrụ. We can’t reset your PC while it’s running on battery power.
196Kwụnye na PC gị Plug in your PC
197Enweghi mgbanwe emere. No changes were made.
198E nwere nsogbu na mwubegharị PC gị There was a problem resetting your PC
201Enweghị ike ịtọgharị PC a ma dosa faịlụ gị Cannot reset this PC and keep your files
202Iji tọgharị PC a ma dosa faịlụ gị ga, Ndị Òjiarụ ga, Faịlụ Ùsòroèsìeìme ga, na dịrectọrik Windows ga kwesiri ị nọ na otu ụdị nnyà. I nwere ike họrọ ịtọgharị PC a ma kama wepụchaa ihe niile ma i kwesiri ime mèta kènkwàdo faịlụ mbụ keonwe gị. To reset this PC and keep your files, the Users, Program Files, and Windows directories need to be on the same drive. You can choose to reset this PC and remove everything instead, but you should back up your personal files first.
203Ị chọrọ ihicha nnyà gị, kwa? Do you want to clean the drives, too?
204Wepụ faịlụ ga na hichaa nnyà Remove files and clean the drive
205Nke a ga-ewe obere oge, mana ọ ga-eme ka o sieike mmadụ inweghàchi faịlụ gị ewepụrụ. Jiri nke a ma ọ bụrụ na i mere njìèmegharị PC. This might take a few hours, but will make it harder for someone to recover your removed files. Use this if you’re recycling the PC.
206Wepụ faịlị mụ gasị Just remove my files
207Nke a ga-aga ọsịisọ, mana nwee obere nchedo. Jiri nke a ma ọ bụrụ na i na-edosa PC ahụ. This is quicker, but less secure. Use this if you’re keeping the PC.
211Nkea ga-ewepụ Agụgụàlà Ọbọakwụkwọ na app sitere na PC gị ma weghachi mwube niile na defọlt ha. Ọ bụrụ na ijiri Akụkọ Faịlị, Hụ na àgbà nke ikpeazụ nke faịlị gị ka aga-akọpị na nnyà Akụkọ Faịlị gị tupu ị gaa n’ihu. PC gị ga-ebidokwa. This will remove your personal files and apps from your PC and restore all settings to their defaults. If you use File History, make sure the latest versions of your files were copied to your File History drive before you proceed. Your PC will restart.
214Agaghị enwe ike itọgharị PC gị n’ihi na ọ na-emebe Windows To Go. Your PC can’t be reset because it’s running Windows To Go.
215Agaghị enwe ike itighachi PC gị n’ihi ọ na-eji Windows To Go. Your PC can’t be reset because it’s running Windows To Go.
216Enweghi ike itọgharị PC a We can’t reset this PC
21811;normal;none;Segoe UI 11;normal;none;Segoe UI
219Mgbe i wepuru faịlụ gị, ị nwekwara ike ihicha draịvụ ahụ ka enwee ike iweghachite faịlụ ndị ahụ na-enweghị nhịahụ. Nke a ka nwee mkpuchido, mana ọ na-ewe ogologo oge karịa. When you remove your files, you can also clean the drive so that the files can’t be recovered easily. This is more secure, but it takes much longer.
221Mechie Close
247Enwenwughi ike ịchọta gburugburu nweghachi Could not find the recovery environment
248Fanye nrụnye ma ọ bụ ngwa nweghachite Windows gị, wee malitegharịa PC gị site na iji ngwa ahụ. Insert your Windows installation or recovery media, and restart your PC with the media.
253A ga-akwakọnyegharị ngwa ndị a These apps will need to be reinstalled
254Nyochaa ndepụta nke ngwa. Ị ga-enwe diski ma ọ bụ faịlụ iji rụnyegharịa ha ma emechaa. Reveiw the list of apps. You’ll need the discs or files to reinstall them later.
255Laghàchị àzụ Go back
256Ọ bụrụ na emechaa i nwetaghị nkwalite nchọ, ma bikokwa, laghàchịta àzụ na Windows 10 ogeọbụla. If you end up missing improved search, security, and startup, come back to Windows 10 anytime.
260Imeela maka ịnwà na Windows 10 Thanks for trying Windows 10
261Nweghàchita òhèrè diìsk Reclaim disk space
262Nke a ga-eweghàchita òhèrè diìsk i jiri n’ụlọahịa Windows 7. Ọ ga-enye òhèrè diìsk, mana i gaghị enwe ike tinyèghàchì Windows 7 mgbe nke a mere. This will recover the disk space used to store Windows 7. It will free up that disk space, but you will no longer be able to restore Windows 7 after this.
263Wepụ Windows 7? Remove Windows 7?
264Nke a ga-enweta òhèrè na PC gị, mana ị gaghị enwe ike ịlaghàchi na Windows 7. This will free up space on your PC, but you won’t be able to go back to Windows 7.
265Wepụ akaụntụ ọhụrụ Remove new accounts
266Tupu ị gaghàchi n’àgbà kembụ nke Windows, i kwesiri iwepụ akaụntụ òjiarụ ọbụla ịgbakwụnyeburu mgbe i mere mmezilite kachasị nso nso. Akaụntụ ahụ kwesiri iwepụcha kpamkpam, gụnyekwuru profaịlị ha ga. Before you can go back to a previous version of Windows, you’ll need to remove any user accounts you added after your most recent upgrade. The accounts need to be completely removed, including their profiles.
267I kepụtara otu akaụntụ (%2!ws!) You created one account (%2!ws!)
268I kepụtara %1!ws! akaụntụ ga (%2!ws!) You created %1!ws! accounts (%2!ws!)
269Gàa na Mwube Akaụntụ Òjiarụ ndị mmadụ iji wepụ n’ akaụntụ ndị a, ma mee nwàa ọzọ. Go to Settings Accounts Other people to remove these accounts, and then try again.
270Bufèe akaụntụ àzụ Move accounts back
271Tupu ị gaghàchi n’àgbà kembụ nke Windows, i kwesiri iwepụ akaụntụ òjiarụ ọbụla ịgbakwụnyeburu mgbe i mere mmezilite kachasị nso nso àzụ n’ebendobe ezigbo ha. Before you can go back to a previous version of Windows, you’ll need to put any user accounts you moved after your most recent upgrade back in their original location.
272I bufere otu akaụntụ (%2!ws!) You moved one account (%2!ws!)
273I bufere %1!ws! akaụntụ ga (%2!ws!) You moved %1!ws! accounts (%2!ws!)
274O wutere anyị mana ị gaghị alaghàchi àzụ We’re sorry, but you can’t go back
275Failụ kwesiri iweghàchị gị àzụ n’àgbà kembụ nke Windows nke ewepụrụ site na PC a. The files we need to take you back to a previous version of Windows were removed from this PC.
277Anyị enweghị ike ịkpọghàchi gị àzụ n’àgbà Windows kembụ makana nnyà flaashị nke USB maọbụ nnyà ebeọzọ nke ejiri rụọ ọrụ mmezilite nso nso bụ nke ana-achọ achọ. Biko tibànye diìsk ma nwàa ọzọ. We can’t take you back to a previous version of Windows because the USB flash drive or other external drive that was used during your most recent upgrade is missing. Please insert the disk and try again.
279Anyị enweghị ike ịkpọghàchi gị àzụ n’àgbà Windows kembụ makana ọ karịala otu ọnwa kamgbe i mere mmezilite. We can’t take you back to the previous version of Windows because it’s been more than a month since the upgrade.
280Ngwa m na njịarụ m ga anaghị arụ ọrụ na Windows 10 My apps or devices don’t work on Windows 10
281Nwu mbụ dị ka ọ ka mfe iji rụọ ọrụ Earlier builds seemed easier to use
282Windows 7 dị ka ọ ka mfe iji rụọ ọrụ Windows 7 seemed easier to use
283Windows 8 dị ka ọ ka mfe iji rụọ ọrụ Windows 8 seemed easier to use
284Windows 8.1 dị ka ọ ka mfe iji rụọ ọrụ Windows 8.1 seemed easier to use
285Nwu mbụ dị ka ọ ka eme ọsọọsọ Earlier builds seemed faster
286Windows 7 dị ka ọ ga ọsọ-ọsọ Windows 7 seemed faster
287Àgbà ochie nke Windows 8 dị ka ọ ka eme ọsọọsọ Windows 8 seemed faster
289Nwu mbụ dị ka ọ ka nwee ntụkwasịobi Earlier builds seemed more reliable
290Àgbà ochie nke Windows 7 dị ka ọ ka nwee ntụkwasịobi Windows 7 seemed more reliable
291Àgbà ochie nke Windows 8 dị ka ọ ka nwee ntụkwasịobi Windows 8 seemed more reliable
293Maka oge ndịọzọ For another reason
294Gịnị mere iji alaghàchiazụ? Why are you going back?
296Gwa kwuo anyị ọtụtụ Tell us more
298Ọ bụrụ na ị dị njikere maka nchọpụta nsogbu, If you’re up for troubleshooting,
299nkwado nziritaozi. contact support.
300Ihe ị kwesịrị ịma What you need to know
301Nke a nwere ike iwè nwa obere oge ma i gaghị enwe ike iji PC gị rụọ ọrụ tutu emechaa ha. Hapụ PC gị n’ọkụ ma gbanwuo ya. This might take a while and you won’t be able to use your PC until it’s done. Leave your PC plugged in and turned on.
302Mgbe ịlaghàchịcharaazụ After going back:
303• Ị ga-akwakọnyegharị ụfọdụ ngwa na ùsòroèsìeìme. • You’ll have to reinstall some apps and programs.
304• Ị ga-akwakọnyegharị ụfọdụ ùsòroèsìeìme. • You’ll have to reinstall some programs.
306Ekwela ka ha kpọchie gị Don’t get locked out
307Ọ bụrụ na iji okwuntughe banye na Windows 7, hụ na ị maara ya. If you used a password to sign in to Windows 7, make sure you know it.
308Ọ bụrụ na iji okwuntughe banye na Windows 8, hụ na ị maara ya. If you used a password to sign in to Windows 8, make sure you know it.
309Ọ bụrụ na iji okwuntughe banye na nwu kembụ, hụ na ị maara ya . If you used a password to sign in to your previous build, make sure you know it.
310Laghàchị àzụ Windows 7 Go back to Windows 7
311Laghàchị àzụ na Windows 8 Go back to Windows 8
312Laghàchịàzụ na nwu kembụ Go back to earlier build
315Mèe nkwụnyenime PC gị Plug in your PC
316I nweghị ike ịlaghàchịàzụ naanị na ike batrị. Mèe nkwụnyenime PC gị ma nwàa ozọ. You can’t go back on battery power alone. Plug in your PC and then try again.
323
324I mere mèta kènkwàdo na faịlụ? Nke a ekwesighị imetụta ha, mana ọ bụ nke kacha mma e mere. Are your files backed up? This shouldn’t affect them, but it’s best to be prepared.
325I nweghị ike ị banye na-ejighị ya. You won’t be able to sign in without it.
326Ngwa mụ nmaọbụ njiarụ ga agaghị arụ ọrụ na nwu a My apps or devices don’t work on this build
327• I ga-atụfu mgbanwe ndị ị mere na mwube mgbe i mere mmezilite na Windows 10. • You’ll lose any changes made to settings after the upgrade to Windows 10.
328• I ga-atụfu mgbanwe ndị ị mere na mwube mgbe i mere nkwakọnye nwu dị ọhụrụ. • You’ll lose any changes made to settings after installing the latest build.
329Daalụ maka ịnwà na nwu a Thanks for trying out this build
330Anyị ga-akwakọnye nwu nleretụ ọzọ mgbe ọ dị adị. We’ll install the next preview build when it’s available.
331Àgbà ochie Windows dị ka ọ ka mfe iji rụọ ọrụ The old version of Windows seemed easier to use
332Windows 8.1 dị ka ọ ka gaa ọsọọsọ Windows 8.1 seemed faster
333Àgbà ochie nke Windows dị ka ọ ka eme ọsọọsọ The old version of Windows seemed faster
334Windows 8.1 ka nwee ntụkwasịobi Windows 8.1 seemed more reliable
335Ọ bụrụ na iji okwuntụghe banye na Windows 8.1, hụ na ị maara ya. If you used a password to sign in to Windows 8.1, make sure you know it.
336Ọ bụrụ na iji okwuntụghe banye n’àgbà kembụ Windows gị, hụ na ị maara ya. If you used a password to sign in to your previous version of Windows, make sure you know it.
337Àgbà ochie nke Windows dị ka ọ ka nwee ntụkwasịobi The old version of Windows seemed more reliable
338Laghàchị àzụ na Windows 8.1 Go back to Windows 8.1
339Laghàchị àzụ na Windows kembụ Go back to previous Windows
340Wepụta ụfọdụ òhèrè ma nwàa ọzọ. Free up some space and try again.
341Iji laghàchịàzụ, ị ga-achọ %1!ws! MB nke mwepụta òhèrè na nnyà ebe akwakọnyere Windows. To go back, you’ll need %1!ws! MB of free space on the drive where Windows is installed.
342Iji laghàchịàzụ, ị ga-achọ %1!ws! GB nke mwepụta òhèrè na nnyà ebe akwakọnyere Windows. To go back, you’ll need %1!ws! GB of free space on the drive where Windows is installed.
343Anyị enweghi ike itọgharị PC a We can’t reset this PC
344Iwuikikere ndị ụlọ ọrụ gị akwadoghị ya. Maka ozi ndị ọzọ, gwa onye nkwado gị okwu maọbụ ngalaba IT. Your organization’s policy doesn’t allow it. For more info, talk to your support person or IT department.
345Enwenwughị ike nweta ozi na mmezilite Couldn’t get info on updates
346Iji tulee mmezilite, gàa na Mwube Mmezilite & Nchedo Windows Update ma họrọ Ntule maka mmezilite. To check for updates, go to Settings Update & Security Windows Update and select Check for updates.
347Tulee maka mmezilite? Check for updates?
348Tupu gị alaghachị azụ, nwàa n’itinye mmezilite ọhụrụ. Nke a nwere ike mezie ụmụ nsogbu ị na-enweta n’iji Windows 10 arụ ọrụ. Before you go back, try installing the latest updates. This might fix the problems you’re having with Windows 10.
349Tulee maka mmezilite Check for updates
350Mbà, daalụ No, thanks
351Mwubegharị PC a Resetting this PC
352Na-akwado ụmụ obere ihe iji dị nkwadobe %1!d!%% Getting a few things ready %1!d!%%
353This feature is not available in Safe Mode This feature is not available in Safe Mode
354To reset this PC, start Windows normally and try again, or go to Advanced startup and select Troubleshoot. To reset this PC, start Windows normally and try again, or go to Advanced startup and select Troubleshoot.
355This will remove all apps and programs, except those that come standard with Windows. Any store apps installed by your manufacturer will also be kept. Your device will also be updated to the latest version of Windows. Your personal files and some Windows settings will be kept. This will remove all apps and programs, except those that come standard with Windows. Any store apps installed by your manufacturer will also be kept. Your device will also be updated to the latest version of Windows. Your personal files and some Windows settings will be kept.
357Save your work and leave your device plugged in and turned on Save your work and leave your device plugged in and turned on
358This will take a while and your device will restart several times This will take a while and your device will restart several times
359You won't be able to use your device while refreshing Windows, but we will let you know once it's ready You won't be able to use your device while refreshing Windows, but we will let you know once it's ready
360This process could take 20 minutes or longer depending on your device. This process could take 20 minutes or longer depending on your device.
361Refreshing your PC Refreshing your PC
362This will remove all apps and programs you installed. Your device will also be updated to the latest version of Windows. Your personal files and some Windows settings will be kept. This will remove all apps and programs you installed. Your device will also be updated to the latest version of Windows. Your personal files and some Windows settings will be kept.

EXIF

File Name:systemreset.exe.mui
Directory:%WINDIR%\WinSxS\amd64_microsoft-windows-systemreset.resources_31bf3856ad364e35_10.0.15063.0_ig-ng_7a81a5b950e3c3ab\
File Size:20 kB
File Permissions:rw-rw-rw-
File Type:Win32 DLL
File Type Extension:dll
MIME Type:application/octet-stream
Machine Type:Intel 386 or later, and compatibles
Time Stamp:0000:00:00 00:00:00
PE Type:PE32
Linker Version:14.10
Code Size:0
Initialized Data Size:19968
Uninitialized Data Size:0
Entry Point:0x0000
OS Version:10.0
Image Version:10.0
Subsystem Version:6.0
Subsystem:Windows GUI
File Version Number:10.0.15063.0
Product Version Number:10.0.15063.0
File Flags Mask:0x003f
File Flags:(none)
File OS:Windows NT 32-bit
Object File Type:Executable application
File Subtype:0
Language Code:Unknown (0470)
Character Set:Unicode
Company Name:Microsoft Corporation
File Description:Mbidokwa Sistèm maka Windows
File Version:10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800)
Internal Name:systemreset.exe
Legal Copyright:© Microsoft Corporation. Nwe ikikere niile.
Original File Name:systemreset.exe.mui
Product Name:Microsoft® Windows® Operating System
Product Version:10.0.15063.0

What is systemreset.exe.mui?

systemreset.exe.mui is Multilingual User Interface resource file that contain Igbo language for file systemreset.exe (Mbidokwa Sistèm maka Windows).

File version info

File Description:Mbidokwa Sistèm maka Windows
File Version:10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800)
Company Name:Microsoft Corporation
Internal Name:systemreset.exe
Legal Copyright:© Microsoft Corporation. Nwe ikikere niile.
Original Filename:systemreset.exe.mui
Product Name:Microsoft® Windows® Operating System
Product Version:10.0.15063.0
Translation:0x470, 1200