| File name: | authui.dll.mui |
| Size: | 13824 byte |
| MD5: | 73cddff852250f28a48aefc868a402e6 |
| SHA1: | 9a329fac2e37095fcf954bf95300a998f7650157 |
| SHA256: | 50cf0310bb823366d6023de2f849ced25f0f6aae19eaff9d4a79a51ea1de1b83 |
| Operating systems: | Windows 10 |
| Extension: | MUI |
If an error occurred or the following message in Igbo language and you cannot find a solution, than check answer in English. Table below helps to know how correctly this phrase sounds in English.
| id | Igbo | English |
|---|---|---|
| 3000 | Ihenhọrọga ọ́kú | Power Options |
| 3002 | Enweghi Ihenhọrọga ọkụ ọbụla dị adị oge ugbua. | There are currently no power options available. |
| 3003 | Họrọ otu ihe nke kachaa kọwaa ihe mere ị ji chọọ ịgbanyụ PC nke a | Choose a reason that best describes why you want to shut down this PC |
| 3004 | O nwere onye ọzọ ka ji PC nke a arụ ọrụ. Ọbụrụna ị gbanyụọ ugbua, ọrụ ana-echedoghi nwere ike ifu efu. | Someone else is still using this PC. If you shut down now, they could lose unsaved work. |
| 3005 | Ọbụrụna ịgbanyụọ ugbua, gị na ndị mmadụ ọzọ ji PC nke a arụ ọrụ ga etufu ọrụ ana-echedoghi. | If you shut down now, you and any other people using this PC could lose unsaved work. |
| 3006 | O nwere onye ọzọ ka ji PC nke a arụ ọrụ. Ọbụrụna ị ibidogharịa ugbua, ọrụ ha na-echedoghi nwere ike ifu efu. | Someone else is still using this PC. If you restart now, they could lose unsaved work. |
| 3007 | Ọbụrụna ị ibidogharịa ugbua, gị na ndị ọzọ ji PC nke a arụ ọrụ ana-echedoghi nwere ike ifu efu. | If you restart now, you and any other people using this PC could lose unsaved work. |
| 3008 | Gaa n’ihu | Continue |
| 3009 | Gbanyụọ | Shut down anyway |
| 3010 | Bidogharịa | Restart anyway |
| 3011 | 11;semibold;none;segoe ui | 11;semibold;none;segoe ui |
| 3012 | 11;semilight;none;segoe ui | 11;semilight;none;segoe ui |
| 3014 | Gb&anyụọ | Sh&ut down |
| 3015 | Na-emechingwa gasị niile ma gbanyụọ PC ahu. | Closes all apps and turns off the PC. |
| 3017 | &Bidogharịa | &Restart |
| 3018 | Na-emechi ngwa gasị niile, na-agbanyụ PC ahu, ma gbanyekwa ya ọzọ. | Closes all apps, turns off the PC, and then turns it on again. |
| 3019 | Ụra | Sleep |
| 3020 | &Ụra | &Sleep |
| 3021 | PC ahu na-adị mgbanye mana o ji obere ike. Apps ga-emepe ka ọ bụrụ na mgbe PC ahu gbanyere, ozugbo ị gaghachi azụ n’ebe ị hapụrụ. | The PC stays on but uses low power. Apps stay open so when the PC wakes up, you’re instantly back to where you left off. |
| 3022 | Nọdu ńụra | Hibernate |
| 3023 | &Nọdu ńụra | &Hibernate |
| 3025 | Gbanyụọ PC ma apps ga-emepe. Mgbe agbanyere PC ahu, ị ga-agaghachi n’ebe ị hapụrụ. | Turns off the PC but apps stay open. When the PC is turned on, you’re back to where you left off. |
| 3026 | Mezilite ma gbanyụọ | Update and shut down |
| 3027 | Mezilite ma gba&nyụọ | Update and sh&ut down |
| 3029 | Na-emechi ngwa gasị niile, na-emezilite PC ahu, ma gbanyụọzie ya. | Closes all apps, updates the PC, and then turns it off. |
| 3030 | Mezilite ma bidogharịa | Update and restart |
| 3031 | Mezilite ma &bidogharịa | Update and &restart |
| 3033 | Na-emechi ngwa niile, na-emezilite PC ahu, gbanyụọ ya, ma gbanyekwa ya ọzọ. | Closes all apps, updates the PC, turns it off, and then turns it on again. |
| 3034 | Pụọ | Sign out |
| 3035 | Na-emechi ngwa gasị ma wepukwa gị. | Closes all apps and signs you out. |
| 3038 | Wepụ njikọ | Disconnect |
| 3039 | Na-emedebe njikọ gị na kọmpụta ndịanya nke a. | Ends your connection to this remote PC. |
| 3040 | &Wepụ njikọ | &Disconnect |
| 3041 | P&ụọ | S&ign out |
| 3042 | Kpọchie | Lock |
| 3043 | K&pọchie | L&ock |
| 3044 | Na-akpọchi akaụnt gị na kọmputà nke a. | Locks your account on this PC. |
| 3045 | Tọpụ | Undock |
| 3046 | &Tọpụ | U&ndock |
| 3047 | N'ewepụ kọmputà nkùnụkwụ gị maọbụ kọmputa obere gị n'ebe ndọnye. | Removes your laptop or notebook computer from a docking station. |
| 3050 | Onye nchịkwa sistèm ahu emeela ọnọdụ ike ụfọdụ nke akaụntụ ojiarụ nke a enwēike. | The system administrator has disabled some power states for this user account. |
| 3052 | Gbanwee ojiàrụ | Switch user |
| 3053 | Gbanwee ojiarụ gasị n’emechịghị ngwa gasị. | Switch users without closing apps. |
| 3054 | Gb&anwee ojiàrụ | S&witch user |
| 3100 | Họrọ rizin nke kacha a kọ ihe mere iji chọrọ igbauyu kọmputa a | Choose a reason that best describes why you want to shut down this computer |
| 3101 | E nwere onye ji kọmputa n’ọrụ.ọ bụrụ na igbayu ugwa ,ha nwere ike itụfu ọrụ echekwaghi. | Someone else is still using this computer. If you shut down now, they could lose unsaved work. |
| 3102 | ọ bụrụ na igbayu ugwa, gi na ndị mmadụ obụla ji kọmputa n’ọrụ nwere ike itụfu ọrụ echekwaghi. | If you shut down now, you and any other people using this computer could lose unsaved work. |
| 3103 | Enwere onye ji kọmputa a n’ọrụ. ọbụrụ i gbaneya ugbaa, ha nwere ike itụfu ọrụ echekwaghi. | Someone else is still using this computer. If you restart now, they could lose unsaved work. |
| 3104 | Obụrụ i gbaneya ugbaa gi na ndị mmadụ obụla ji kọmputa n’ọrụ nwere ike itụfu ọrụ echekwaghi. | If you restart now, you and any other people using this computer could lose unsaved work. |
| 3105 | Mèchie apps niile ma gbanyụọ kọmputa a. | Closes all apps and turns off the computer. |
| 3106 | Mèchie apps niile , gbanyụọ kọmputa a, ma ganyekwa ya ọzọ. | Closes all apps, turns off the computer, and then turns it on again. |
| 3107 | Kọmputa a di n’ọrụ mana igwe ọkụ o ji arụ ọrụ dị nta ,Apps mehere emehe ma mgbe kọmputa biliri ọtọ ,i ga alahachi azu ebe i hapụrụla. | The computer stays on but uses low power. Apps stay open so when the computer wakes up, you’re instantly back to where you left off. |
| 3108 | Gbanyụọ kọmputa a ma apps ga-emepe emepe.Mgbe agbayere kọmputa, ,i ga alahachi azu ebe i hapụrụla. | Turns off the computer but apps stay open. When the computer is turned on, you’re back to where you left off. |
| 3109 | Mèchie apps niile ,hazigaria kọmputa a ma gbanyụọ kwa ya. | Closes all apps, updates the computer, and then turns it off. |
| 3110 | Mèchie apps niile, hazigaria kọmputa a ma gbanye kwa ya ọzọ. | Closes all apps, updates the computer, turns it off, and then turns it on again. |
| 3111 | Mèdebe njikọ gi n’ebe dị̀any kọmputa | Ends your connection to this remote computer. |
| 3112 | Gbachie kọmputa. | Locks your account on this computer. |
| 3120 | Mịfee iji gbanyụọ | Slide to shut down |
| 3121 | Mịfee iji gbanyụọ PC gị | Slide to shut down your PC |
| 3122 | A ga-arụnye mmelite ndị dị oke mkpa. | Critical updates will be installed. |
| 3123 | A ga-arụnye mmelite ndị dị oke mkpa. Onye ọ bụla ọzọ na-eji PC a ga-etufu ọrụ echekwaghị. | Critical updates will be installed. Anyone else using this PC will lose unsaved work. |
| 3124 | A ga-arụnye mmelite ndị dị oke mkpa. Gị ma ọ bụ onye ọ bụla ọzọ na-eji PC a ga-etufu ọrụ echekwaghị. | Critical updates will be installed. You or anyone else using this PC will lose unsaved work. |
| 3125 | Onye ọ bụla ọzọ na-eji PC a ga-etufu ọrụ echekwaghị. | Anyone else using this PC will lose unsaved work. |
| 3126 | Gị ma ọ bụ onye ọ bụla ọzọ na-eji PC a ga-etufu ọrụ echekwaghị. | You or anyone else using this PC will lose unsaved work. |
| 3127 | Iji gbanyụọ PC gị, pịa ogwe oghere. Iji laghachi na ihe ị na-eme, pịa igodo ọzọ ọ bụla. | To shut down your PC, press the spacebar. To go back to what you were doing, press any other key. |
| 3128 | Kagbuo mgbanyụ | Cancel shutdown |
| 3129 | ▼ | ▼ |
| 3130 | 12;semilight;none;Segoe UI | 12;semilight;none;Segoe UI |
| 3131 | 20;semilight;none;Segoe UI | 20;semilight;none;Segoe UI |
| 3132 | 20;Light;none;Segoe UI | 20;Light;none;Segoe UI |
| 12900 | Input Indicator | Input Indicator |
| 12901 | 12pt;Bold;;Segoe UI | 12pt;Bold;;Segoe UI |
| 12902 | 11;semilight;none;Segoe UI | 11;semilight;none;Segoe UI |
| 25467 | %s %s Iji gbanwee ùsòrò ntinye gasị, pịa Windows key+Space. |
%s %s To switch input methods, press Windows key+Space. |
| 0x10000031 | Response Time | Response Time |
| 0x30000000 | Info | Info |
| 0x30000001 | Start | Start |
| 0x30000002 | Stop | Stop |
| 0x50000002 | Error | Error |
| 0x50000003 | Warning | Warning |
| 0x50000004 | Information | Information |
| 0x90000001 | Microsoft-Windows-Authentication User Interface | Microsoft-Windows-Authentication User Interface |
| 0x90000002 | Microsoft-Windows-Authentication User Interface/Operational | Microsoft-Windows-Authentication User Interface/Operational |
| 0x90000003 | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-CredUI/Diagnostic | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-CredUI/Diagnostic |
| 0x90000004 | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-Logon/Diagnostic | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-Logon/Diagnostic |
| 0x90000005 | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-Common/Diagnostic | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-Common/Diagnostic |
| 0x90000006 | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-Shutdown/Diagnostic | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-Shutdown/Diagnostic |
| 0x90000007 | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-CredentialProviderUser/Diagnostic | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-CredentialProviderUser/Diagnostic |
| 0x90000008 | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-BootAnim/Diagnostic | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-BootAnim/Diagnostic |
| 0x90000009 | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-LogonUI/Diagnostic | Microsoft-Windows-Shell-AuthUI-LogonUI/Diagnostic |
| 0xB0001389 | Logon user interface creation failed. Details: %1 | Logon user interface creation failed. Details: %1 |
| 0xB000138A | Logon user interface RPC server startup failed. Details: %1 | Logon user interface RPC server startup failed. Details: %1 |
| 0xB000138B | The username/password credential provider failed to enumerate tiles. | The username/password credential provider failed to enumerate tiles. |
| 0xB000138C | Autologon failed. Details: %1 | Autologon failed. Details: %1 |
| 0xB000138D | The autologon password could not be loaded. | The autologon password could not be loaded. |
| 0xB000138E | The autologon password could not be loaded. Details: %1 | The autologon password could not be loaded. Details: %1 |
| 0xB000138F | The OEM background could not be loaded for resolution %2 x %3. Details: %1 | The OEM background could not be loaded for resolution %2 x %3. Details: %1 |
| 0xB0001390 | The OEM background %1 was loaded but its aspect ratio does not match the primary display resolution %2 x %3. | The OEM background %1 was loaded but its aspect ratio does not match the primary display resolution %2 x %3. |
| 0xB0001391 | The OEM background %1 was not loaded because the file is larger than %2 bytes. | The OEM background %1 was not loaded because the file is larger than %2 bytes. |
| 0xB0001392 | The credential provider thread creation failed. Details: %1 | The credential provider thread creation failed. Details: %1 |
| 0xB0001393 | User enumeration failed. Details: %1 | User enumeration failed. Details: %1 |
| 0xB0001394 | The first run task for package %1 exceeded the maximum runtime alotted and has been cancelled. | The first run task for package %1 exceeded the maximum runtime alotted and has been cancelled. |
| File Description: | Mbìdo Windows UI |
| File Version: | 10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800) |
| Company Name: | Microsoft Corporation |
| Internal Name: | AUTHUI |
| Legal Copyright: | © Microsoft Corporation. Nwe ikikere niile. |
| Original Filename: | AUTHUI.DLL.MUI |
| Product Name: | Microsoft® Windows® Operating System |
| Product Version: | 10.0.15063.0 |
| Translation: | 0x470, 1200 |