File name: | ngckeyenum.dll.mui |
Size: | 14848 byte |
MD5: | 6219b972b487f15adf6bbd7c3ed45edb |
SHA1: | 6d88cd255dcdfc69fec0c097e22659dff789b72e |
SHA256: | d219c4cb6ef48ae4c4748cf07ad2428713e3594138bb2c31dd83618546a90822 |
Operating systems: | Windows 10 |
Extension: | MUI |
If an error occurred or the following message in Igbo language and you cannot find a solution, than check answer in English. Table below helps to know how correctly this phrase sounds in English.
id | Igbo | English |
---|---|---|
200 | Enwewughị ike ime nkwàdo eziokwū n’ozinkọwa. | Your credentials could not be verified. |
201 | PINs enyere adakọghị. | The provided PINs do not match. |
202 | Nye PIN. | Provide a PIN. |
203 | Nye PIN nke nwegasịrị mkpụrụedemede nke erughị ụdaolu leta (A-Z, a-z), nọmba (0-9), òhèrè, na mkpụrụedemede ndị pụrụiche: ! " # $ % & ’ ( ) * + , - . / : ; ? @ [ \ ] ^ _ ` { | } ~ | Provide a PIN that contains characters limited to unaccented letters (A-Z, a-z), numbers (0-9), space, and the following special characters: ! " # $ % & ’ ( ) * + , - . / : ; ? @ [ \ ] ^ _ ` { | } ~ |
204 | Nye PIN ndị ruru ọchịchọ rara ahụ achọrọ. | Provide a PIN that meets the complexity requirements. |
205 | Nye PIN ndị ruru ọchịchọ rara ahụ achọrọ. %1!s!. | Provide a PIN that meets the complexity requirements. %1!s!. |
206 | PIN gị ga-adịlịlị opekampe ogologo %1!u! mkpụrụedemede gasị | Your PIN must be at least %1!u! characters long |
207 | PIN gị enweghị ike karịa ogologo %1!u! mkpụrụedemede gasị | Your PIN can’t be more than %1!u! characters long |
208 | PIN gị nwegasịrị mkpụrụedemede àbanihe | Your PIN contains an invalid character |
209 | PIN gị ga-agụnyelili opekampe otu mkpụrụedemede ukwu | Your PIN must include at least one uppercase letter |
210 | PIN gị ga-agụnyelili opekampe otu mkpụrụedemede nta | Your PIN must include least one lowercase letter |
211 | PIN gị ga-agụnyelili opekampe otu nọmba | Your PIN must include at least one number |
212 | PIN gị ga-agụnyelili opekampe otu mkpụrụedemede pụrụiche | Your PIN must include at least one special character |
213 | PIN gị agaghị agụnye ụmụ mkpụrụedemede ukwu | Your PIN can’t include uppercase letters |
214 | PIN gị agaghị agụnye ụmụ mkpụrụedemede nta | Your PIN can’t include lowercase letters |
215 | PIN gị agaghị agụnye nọmba gasị | Your PIN can’t include numbers |
216 | PIN gị agaghị agụnye ụmụ mkpụrụedemede pụrụiche | Your PIN can’t include special characters |
218 | PIN ahu ezighi ezi. Nwàa ọzọ. | The PIN is incorrect. Try again. |
219 | Mmehìè mkparịtaụka jiri njịarụ mee. | A communication error occurred with the device. |
220 | Wepụta nkebiokwu arụmụụka. | Provide the challenge phrase. |
221 | Nkebiokwu arụmụụka ewepụtara ezighị ezi. | The provided challenge phrase is incorrect. |
222 | Wepụta PIN nke ị na-ejibeghị rụọ ọrụ na mbụ. | Provide a PIN that you haven’t used before. |
223 | PIN gị enwenwughị ike ị bụ usoro nọmba nkịtị | Your PIN can’t be a common number pattern |
224 | Your password has expired and must be changed. Sign in with your PIN in order to change it. | Your password has expired and must be changed. Sign in with your PIN in order to change it. |
225 | An administrator has restricted sign in. To sign in, make sure your device is connected to the Internet, and have your administrator sign in first. | An administrator has restricted sign in. To sign in, make sure your device is connected to the Internet, and have your administrator sign in first. |
250 | Njiarụ gị nọ adịnọrụ. Banye n’iji okwuntụghe ikpeazụ ijiri rụọ ọrụ na njiarụ a. | Your device is offline. Sign in with the last password you used on this device. |
251 | Enweghị ike iji akaụntụ a rụọ ọrụ makana ọ bụ nke ndị ụlọ ọrụ. Nwàa n’akaụntụ ọzọ dị iche. | This account can’t be used because it belongs to an organization. Try a different account. |
252 | I nweghị ike iji njịarụ gị banye. Nwàa n’okwuntụghe ikpeazụ ejiri na njịarụ a. | You can’t sign in to your device right now. Try the last password you used on this device. |
302 | I nweghị ike iji akaụntụ a banye. Nwàa n’akaụntụ ọzọ dị iche. | You can’t sign in with this account. Try a different account. |
350 | Akaụntụ gị nwere oge etinyere maka mgbochi, nke ga-agbochi gị ị banye oge ugbu a. Nwàa ọzọ ma emechaa. | Your account has time restrictions that prevent you from signing in right now. Try again later. |
351 | Ewepụla enweike akaụntụ gị. Mee nziritaozi n’aka onyenchịkwaọrụ sistèm gị. | Your account has been disabled. Contact your system administrator. |
352 | You need to temporarily connect to your organization’s network to use Windows Hello. You can still sign in with the last sign-in option used on this device. | You need to temporarily connect to your organization’s network to use Windows Hello. You can still sign in with the last sign-in option used on this device. |
353 | Ekwenyeghị n’usoro mbanye ị na-achọ iji na njịarụ a. Maka ọtụtụ ozi, mee nziritaozi n’aka onyenchịkwaọrụ sistèm gị. | The sign-in method you're trying to use isn't allowed on this device. For more information, contact your system administrator. |
354 | Akaụntụ gị emeela nkwụsịịdịìrè. Mee nziritaozi n’aka onyenchịkwaọrụ sistèm gị. | Your account has expired. Contact your system administrator. |
355 | Agbachiri akaụntụ gị agbachi. Mee nziritaozi n’aka onyenchịkwaọrụ sistèm gị. | Your account has been locked out. Contact your system administrator. |
356 | Ọtụgwo njigide ihe achọrọ adịghị adị na njịarụ a. | The requested key container does not exist on the device. |
357 | Àsàmbodo achọrọ adịghị adị na njịarụ a. | The requested certificate does not exist on the device. |
358 | Ọtụgwomwube achọrọ adịghị adị na njịarụ a. | The requested keyset does not exist on the device. |
359 | E nweghị iji njịarụ rụọ ọrụ. Nkọwasị ndịọzọ nwere ike dị adị na mmèmmè lọọg sistèm. Kpesa mmehìè na sistèm onyenchịkwaọrụ gị. | This device could not be used. Additional details may be available in the system event log. Report this error to your system administrator. |
360 | Àsàmbodo ijiri rụọ ọrụ maka nkwado eziokwu emeela nkwụsịịdịìrè. | The certificate used for authentication has expired. |
361 | Àsàmbodo ijiri rụọ ọrụ maka nkwado eziokwu bụ nke akagburu. | The certificate used for authentication has been revoked. |
362 | Ikike àsàmbodo keenweghị ntụkwasịobi bụ nke akachapụrụ ebe a na-eme àsàmbodo ejiri rụọ ọrụ maka nkwado eziokwu. | An untrusted certification authority was detected while processing the certificate used for authentication. |
363 | Ọnọdụ nkagbu nke àsàmbodo jiri maka nkwado eziokwu bụ nke a na-enweghị ike ikwesiike. | The revocation status of the certificate used for authentication could not be determined. |
364 | Àsàmbodo ejiri maka nkwado eziokwu bụnke a na-agaghị atụkwasị obi. | The certificate used for authentication is not trusted. |
365 | Okwuntughe gị emeela emeela nkwụsịịdịìrè ma kwesiri ịgbanwe ya. I ga-abanyelili site n’iji okwuntughe gị iji gbanwee ya. | Your password has expired and must be changed. You must sign in with your password in order to change it. |
366 | Ahàkọrọ akaụntụ gị iji gbochie gị iji ya rụọ ọrụ na njịarụ a. Nwàa na njịarụ ọzọ. | Your account is configured to prevent you from using this device. Try another device. |
367 | Mbanye jụrụ ajụ. Mee nziritaozi n’aka onyenchịkwaọrụ sistèm gị. ma gwa ha àsàmbodo KDC enwewughị ike mee ịbanihe. Ozi ndị ọzọ agbakwụnyere nwere ike ịdị adị na lọọg mmèmmè sistèm. | Sign-in failed. Contact your system administrator and tell them that the KDC certificate could not be validated. Additional information may be available in the system event log. |
368 | N’iji njiarụ a banye bụ nke akaụntụ gị akwadoghị. Mee nziritaozi n’aka onyenchịkwaọrụ sistèm gị maka ọtụtụ ozi. | Signing in with this device isn't supported for your account. Contact your system administrator for more information. |
369 | Nhọrọ ahụ adịghị adị nwa mgbe nta. Maka ugbu a, biko jiri ụzọ dị iche iji banye. | That option is temporarily unavailable. For now, please use a different method to sign in. |
400 | Okwuntụghe gị akwụslịa ịdịìrè. Ị ga-agbanyelili n’iji okwuntụghe gị na gbanwe ya. Mgbe ị gbanwechara okwuntụghe gị, ị nwere ike iji Windows Hello banye. | Your password has expired. You must sign in with your password and change it. After you change your password, you can sign in with Windows Hello. |
401 | Okwuntụghe gị agbanweela na njiarụ dị iche. Ị ga-abanyelili na njiarụ a otu ugboro n’iji okwuntụghe ọhụrụ gị, ma mee ị nwere ike iji Windows Hello banye. | Your password was changed on a different device. You must sign in to this device once with your new password, and then you can sign in with Windows Hello. |
450 | Ngwaọrụ gị bidogharịrị. Tinye PIN gị. | Your device restarted. Enter your PIN. |
451 | Tinye PIN gị. | Enter your PIN. |
500 | Ụlọ ọrụ gị wubere PIN ndị a achọgasịrị: Ọ ga-enwelili opekampe ogologo %1!u! mkpụrụedemede gasị Ọ gaghị akarị mkpụrụedemede %2!u! %3!s! %4!s! %5!s! %6!s! %7!s! |
Your organization has set the following PIN requirements: Must be at least %1!u! characters long Can’t be longer than %2!u! characters %3!s! %4!s! %5!s! %6!s! %7!s! |
501 | Nwere ike ịgụnye mkpụrụedemede gasị | May include uppercase letters |
502 | Nwere ike ịgụnye mkpụrụedemede nta gasị | May include lowercase letters |
503 | Nwere ike ịgụnye dijiiti gasị | May include digits |
504 | Nwere ike ịgụnye mkpụrụedemede pụrụiche gasị | May include special characters |
505 | Ga-enwelili opekamkpe otu mkpụrụedemede ukwu | Must include at least one uppercase letter |
506 | Ga-enwelili opekamkpe otu mkpụrụedemede nta | Must include at least one lowercase letter |
507 | Ga-enwelili opekamkpe otu nọmba | Must include at least one number |
508 | Ga-enwelili opekamkpe otu mkpụrụedemede pụrụiche | Must include at least one special character |
509 | Enweghị ike gụnye mkpụrụedemede ukwu gasị | Can’t include uppercase letters |
510 | Enweghị ike gụnye mkpụrụedemede nta gasị | Can’t include lowercase letters |
511 | Enweghị ike gụnye dijìt gasị | Can’t include digits |
512 | Enweghị ike gụnye mkpụrụedemede pụrụiche gasị | Can’t include special characters |
513 | I tinyere PIN ezighị ezi makana etinyere ọtụtụ oge. Iji nwàa ọzọ, bidokwa njịarụ gị. |
You’ve entered an incorrect PIN too many times. To try again, restart your device. |
514 | I tinyela PIN ezighi ezi ọtụtụ oge. %1!s! Iji nwàa ọzọ, tinye %2!s! n’okpuru. |
You’ve entered an incorrect PIN several times. %1!s! To try again, enter %2!s! below. |
515 | A1B2C3 | A1B2C3 |
516 | Ndị ụlọ ọrụ gị chọrọ ka ị gbanwee PIN gị. | Your organization requires that you change your PIN. |
517 | Jiri app kenkwàdoeziokwū Microsoft iji wee banye n’ekwentị gị. Chọọ maka aha njiarụ n’elu iji mara PC a. | Use the Microsoft Authenticator app on your phone to sign in. Look for the device name above to identify this PC. |
518 | Ejikọrọ njịarụ ebe dị̀anya. Tinye PIN gị nọ n’ebe dị̀anya njịarụ gị. |
The remote device is connected. Enter your PIN on your remote device. |
519 | Ejikọghị njịarụ ebe dị̀anya. Hụ na njiarụ gị nọ n’ogo nakwa na redio ya na-ekwu okwu. Pịkịnye na njikọ okpuru iji nwàa ijikọ ọzọ. |
The remote device is not connected. Ensure that your device is in range and that its radio is transmitting. Click the link below to try to connect again. |
520 | Ndị ụlọ ọrụ gị wubere PIN ndị a achọgasịrị: Ga-adịlịlị opekampe ogologo %1!u! dijiiti gasị %2!s! %3!s! |
Your organization has set the following PIN requirements: Must be at least %1!u! digits long %2!s! %3!s! |
521 | Ọ gaghị adị ogologo karịa %1!u! dijiiti gasị | Can’t be longer than %1!u! digits |
522 | Ọ gaghị adị n’usoro nọmba (dị ka 123456 maọbụ 11111) | Can’t be a number pattern (such as 123456 or 11111) |
523 | Egbochiri njiarụ a maka ihi nchedo. Jikọọ njiarụ gị n'isi Ọ́kụ́ ya opekampe elekere abụọ, ma mèe bidogharịa ya iji nwàa ọzọ. | This device has been locked for security reasons. Connect your device to a power source for at least two hours, and then restart it to try again. |
524 | Agbachiri nhọrọ mbanye maka ihi nchedo. Jiri nhọrọ mbanye ọzọ dị iche maọbụ jikọọ njiarụ gị n'ebensiribịa Ọ́kụ́ n'ihe ruru opekampe awa abụọ, ma mee mbidoghari ya iji nwàa ya ọzọ. | This sign-in option has been locked for security reasons. Use a different sign-in option or connect your device to a power source for at least two hours, and then restart it to try again. |
File Description: | Njikwa Ọnụọgụ Ọtụgwo Paasịpọtụ Microsoft |
File Version: | 10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800) |
Company Name: | Microsoft Corporation |
Internal Name: | ngckeyenum |
Legal Copyright: | © Microsoft Corporation. Nwe ikikèrè niile. |
Original Filename: | ngckeyenum.dll.mui |
Product Name: | Microsoft® Windows® Operating System |
Product Version: | 10.0.15063.0 |
Translation: | 0x470, 1200 |