File name: | credprovs.dll.mui |
Size: | 8192 byte |
MD5: | 612b580dd6df2f2fe810ba9934092901 |
SHA1: | 52ccb9a6e822193d47aa38305b6eaeff85c4b4eb |
SHA256: | 2d44ebd77cb4c013752ea645f8fe302c2312f1de94b117c44b24373f80f38790 |
Operating systems: | Windows 10 |
Extension: | MUI |
If an error occurred or the following message in Igbo language and you cannot find a solution, than check answer in English. Table below helps to know how correctly this phrase sounds in English.
id | Igbo | English |
---|---|---|
101 | Okwuntụghe ahụ ezughi oke. Nwaá ọzọ. | The password is incorrect. Try again. |
102 | Akaụnt gị nwere mgbabichi oge nke na-egbochi gị ịbanye n’oge nke a. Biko nwaá ọzọ ma emechaa. | Your account has time restrictions that prevent you from signing in at this time. Please try again later. |
103 | Ahàkọọla akaụnt gị iji gbochie gị iji PC nke a arụ ọrụ. Bike nwaa na PC ọzọ. | Your account is configured to prevent you from using this PC. Please try another PC. |
104 | Emèela akaụnt gị enwēike. Biko hụ onye nchịkwa sistèm gị. | Your account has been disabled. Please see your system administrator. |
105 | Akaụnt gị akwụsịla ịdịìrè. Biko hụ onye nchịkwa sistèm gị. | Your account has expired. Please see your system administrator. |
106 | Iji mee mbánye ndịanya, ị kwesịrị inwe ikikere ịbanye site na Ọrụ gasị Desktọpụ nke Ndịanya. Site na difọlt, ndịotu otu nchịkwa nwere ikikere nke a. Maọbụrụna otu ahu ị nọ na ya enweghi ikikere nke a, maọbụ na ewepụla ikikere nke a sitere na otu Onye nchịkwa, e kwesịrị inye gị ikikere nke a site na m̀kpànàka. | To sign in remotely, you need the right to sign in through Remote Desktop Services. By default, members of the Administrators group have this right. If the group you're in doesn't have this right, or if the right has been removed from the Administrators group, you need to be granted this right manually. |
107 | Iji mee mbánye ndịanya, ị kwesịrị inwe ikikere ịbanye site na Ọrụ gasị Desktọpụ nke Ndịanya. Site na ndị otu ojiarụ Desktọpụ oteaka nwere ikikere nke a. Maọbụrụna otu ahu ị nọ na ya enweghi ikikere nke a, maọbụ na ewepụla ikikere nke a sitere na otu Ojiarụ gasịDesktọpụ Oteaka, e kwesịrị inye gị ikikere nke a site na m̀kpànàka. | To sign in remotely, you need the right to sign in through Remote Desktop Services. By default, members of the Remote Desktop Users group have this right. If the group you're in doesn't have this right, or if the right has been removed from the Remote Desktop Users group, you need to be granted this right manually. |
109 | Enweghị ike ịgbanwe okwuntụghe nke akaụnt nke a n’oge a. | The password on this account cannot be changed at this time. |
110 | Okwuntụghe gị abụrụla nke mere nkwụsịịdịìrè. Iji wube okwuntụghe ọhụrụ, họrọ OK, họrọ Mbanye ojiarụ, tinyegharịa okwuntụghe gị keugbu a, ma soro mkpali nke ènyòngosipụta. | Your password has expired. To set a new password, select OK, select Switch user, reenter your current password, and then follow the prompts on the screen. |
111 | Okwuntụghe gị akwụslịa ịdịìrè ma aga agbanwerịrị ya. | Your password has expired and must be changed. |
112 | Usoro mbanye iji abụghị nke achọrọ. Maka ọtụtụ ozi, mee nziritaozi site n’aka ndị onyenchekwaọrụ netwọọk gị. | The sign-in method you're trying to use isn't allowed. For more info, contact your network administrator. |
113 | A gbanweela okwuntụghe gị. | Your password has been changed. |
114 | Ị ga ejirịrị kaàdị mbùàkọnuchè iji banye. | You must use a smart card to sign in. |
116 | Okwuntụghe ndị ịtinyere adabaghị. | The passwords you entered did not match. |
117 | Biko tibànye aha ojiarụ na okwuntụghe. | Please enter a user name and password. |
121 | Aha ojiarụ maọbụ okwuntụghe ezughi oke. Nwaa ọzọ. | The user name or password is incorrect. Try again. |
125 | Okwuntụghe ọhụrụ | New password |
126 | Kwùo ńòjìnaka okwuntụghe | Confirm password |
127 | Nyefee | Submit |
13000 | Aha ojiarụ | User name |
13001 | Okwuntụghe | Password |
13002 | Okwuntụghe ochie | Old password |
13005 | Aha Dị nnabata | Friendly name |
13006 | Ọnọdụ ojiaru | User status |
13009 | Ojiarụ Ọzọ | Other user |
13010 | Kpọgheé kọmputà ahụ | Unlock the PC |
13011 | Gbanwee okwuntụghe | Change a password |
13012 | Jiri akaụntụ ọzọ | Use a different account |
13013 | Fòto akaụntụ | Account picture |
13015 | Kedụ etu m ga-esi banye na dọmeen ọzọ? | How do I sign in to another domain? |
13016 | Tinye aha dọmeen\aha dọmeen ojiarụ iji banye na dọmeen ọzọ. Tinye %1\aha ebe ojiarụ iji banye naanị na PC nke a (ọbụghi dọmeen). |
Type domain name\domain user name to sign in to another domain. Type %1\local user name to sign in to this PC only (not a domain). |
13017 | Banye na: %s | Sign in to: %s |
13018 | Banye na | Sign in to |
13020 | Dọmeen: %s | Domain: %s |
13021 | Dọmeen | Domain |
13022 | Alò Okwuntụghe | Password hint |
13023 | Wubegharịa Okwuntụghe | Reset password |
13024 | Kepụta diìsk nke mwubegharị okwuntụghe | Create a password reset disk |
13025 | Alò Okwuntụghe: %s | Password hint: %s |
13026 | Cheta ozinkọwa gasị m | Remember my credentials |
13028 | otù ebe ma ọbụ òhòro akaụnt okwuntụghe | Local or domain account password |
13029 | Anyị enwewughị ike ijikọ oge ugbu a. Biko lèlee netwọọk gị ma nwàa ọzọ ma emechaa. | We are unable to connect right now. Please check your network and try again later. |
13030 | Ọrụ gị maọbụ akaụntụ ụlọakwụkwọ | Your work or school account |
13031 | I nweghị ike iji ID òjiarụ na nhàzi a. Kama nwàa n’iji àdreèsì ozi-e gị. | You can't sign in with a user ID in this format. Try using your email address instead. |
13032 | Àdreèsì ozi-e | Email address |
16000 | Gbanwee okwuntụghe netwọọ̀k | Change a network password |
16001 | Ebe mwepụta\Aha ojiarụ | Provider\User name |
16005 | Dị-mma | OK |
File Description: | Ihenweta Ozinkọwa |
File Version: | 10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800) |
Company Name: | Microsoft Corporation |
Internal Name: | credprovs.dll |
Legal Copyright: | © Microsoft Corporation. Nwe ikikèrè niile. |
Original Filename: | credprovs.dll.mui |
Product Name: | Microsoft® Windows® Operating System |
Product Version: | 10.0.15063.0 |
Translation: | 0x470, 1200 |