| 1 | Ihu |
Face |
| 2 | Iris |
Iris |
| 3 | Ọdụmbi mbanye |
Sign in button |
| 4 | Ozi kèọnọdụ |
Context message |
| 5 | Windows Hello |
Windows Hello |
| 50 | Biko jiri usoro njirimara ọzọ dị iche iji chọpụta gị onwe gị. |
Please use a different method to identify yourself. |
| 51 | Hello %1!s!! Họrọ ỌDỊMMA iji gaa n’ihu. |
Hello %1!s!! Select OK to continue. |
| 52 | Achọpụtaghị gị. Biko tinye PIN gị. |
Couldn't recognize you. Please enter your PIN. |
| 100 | Windows enwewughị ike ibanye. |
Windows couldn't sign you in. |
| 101 | Hello %1!s! |
Hello %1!s! |
| 104 | Na-achọ maka gị... |
Looking for you... |
| 105 | N'ịdị njikere... |
Getting ready... |
| 106 | Enwewughị ike ịgbanwu igwe foto. Jiri PIN gị wee banye. |
Couldn't turn on the camera. Please sign in with your PIN. |
| 107 | Your PIN is required to sign in. |
Your PIN is required to sign in. |
| 108 | E meela enweike akaụntụ gị. Biko mee nziritaozi onye nkwado gị. |
Your account has been disabled. Please contact your support person. |
| 109 | Tupu i nwee ike bido iji Windows Hello rụọ ọrụ, i kwesiri iwube PIN. |
Before you can start using Windows Hello, you have to set up a PIN. |
| 111 | Tupu i nwee ike bido iji Windows Hello rụọ ọrụ, i kwesiri itinye PIN gị. |
Before you can start using Windows Hello, you have to enter your PIN. |
| 113 | Hello, %1!s!! Gbasàa ntuchi ènyèngosipụta iji banye. |
Hello, %1!s!! Dismiss the lock screen to sign in. |
| 114 | Ndo o nwere ihe agaghị nke ọma. Biko jiri PIN gị banye. |
Sorry something went wrong. Please sign in with your PIN. |
| 120 | Ndo o nwere ihe agaghị nke ọma. Biko tinye PIN gị. |
Sorry something went wrong. Please enter your PIN. |
| 121 | E wepụrụ enweike Windows Hello ugbu a site n’aka onye nchikwa gị. |
Windows Hello is currently disabled by your administrator. |
| 123 | Ị hụ na ọ bụ gị... |
Making sure it's you... |
| 124 | Igwe foto adịghị. Biko jiri PIN gị wee banye. |
Camera not available. Please sign in with your PIN. |
| 125 | Achọpụtaghị gị. Biko jiri PIN gị wee banye. |
Couldn't recognize you. Please sign in with your PIN. |
| 126 | Achọpụtaghị gị. Mịgoo iji tinye PIN. |
Couldn't recognize you. Swipe up to enter PIN. |
| 127 | Mafee iji gbasàa mkpọchi ihuènyò |
Swipe up to dismiss the lock screen. |
| 128 | Àgbà ndịanya dị ire. Gbasàa ènyòngosìpụta ntuchi iji banye. |
Remote session is active. Dismiss the lock screen to sign in. |
| 129 | Dismiss the lock screen to sign in. |
Dismiss the lock screen to sign in. |
| 150 | Enwenwughị ike mata gị. |
Couldn't recognize you. |
| 152 | Enwenwughị ike ịgbanye igwe foto. |
Couldn't turn on the camera. |
| 153 | Igwe foto adịghị adị. |
Camera not available. |
| 155 | Ndo, o nwere ihe na-agaghị nke ọma. |
Sorry something went wrong. |
| 156 | Your password is required to sign in. |
Your password is required to sign in. |
| 157 | Camera is in use. Please sign in with your PIN. |
Camera is in use. Please sign in with your PIN. |
| 158 | Camera driver is in a bad state. Please sign in with your PIN. |
Camera driver is in a bad state. Please sign in with your PIN. |
| 180 | Hello! Getting things ready... |
Hello! Getting things ready... |
| 200 | Njịarụ gị enweghị ike ịchọta gị. Hụ na ugogbò igwefòto gị dị ọcha. |
Your device couldn't detect you. Make sure your camera lens is clean. |
| 201 | Ụcha dị ike! Gbanyụọ ụfọdụ ọkụ maọbụ gàa n’ime. |
Too bright! Turn off some lights or go inside. |
| 202 | Gbara nnukwu itiri! Gbanwuo ụfọdụ ọkụ maọbụ gàa ebe ìhe ka dịtụ. |
Too dark! Turn on some lights or move somewhere brighter. |
| 203 | Hụ na ị nọziri n’etiti ma na-ele anya òzugbo n’igwefòto. |
Make sure you're centered and looking directly at the camera. |
| 204 | Dị nnukwu nso! Nwàa na ị gatụ ebe dị anya. |
Too close! Try moving a little farther away. |
| 205 | Dị nnukwu anya! Nwàa na ị gatụ ebe dị nso. |
Too far away! Try moving a bit closer. |
| 206 | Dogharịa isi gị n’akụkụ akaèkpè na akanri. |
Turn your head slightly to the left and right. |
| 207 | Mèpetụ kwuo anya gị obosara. |
Open your eyes a little wider. |
| 208 | Bufee obere iji gbochie onyinyo ịcha gị n’anya. |
Move slightly to avoid reflection off your eyes. |
| 209 | Gatụ nwa obere anya |
Move farther away |
| 210 | Gàa nso. |
Move closer |
| 211 | Jide njịarụ gị kpam n’ihu anya gị. |
Hold your device straight in front of your eyes. |
| 212 | Njịarụ gị na-enwe nsogbu n’ịchọpụta gị. Hụ na igwefòto gị hichara ehicha. |
Your device is having trouble detecting you. Make sure your camera lens is clean. |
| 213 | Njịarụ gị enweghị ike ị chọpụta anya gị. Hụ na ugogbò igwefòto gị hichara ehicha. |
Your device couldn't detect your eyes. Make sure your camera lens is clean. |
| 301 | Enweghị ike iji Windows Hello wee banye? |
Can't sign in with Windows Hello? |
| 302 | Gafere ntọlite ọzọ iji melite nchọpụta n’ọnọdụ ọkụ dị iche iche, ma ọ bụ mgbe ihu gị gbanwere (dịka ọmụmaatụ, enyo ọhụrụ). |
Go through setup again to improve recognition in different lighting conditions, or when your appearance changes (for example, new glasses). |
| 303 | Melite nchọpụta na Windows Hello |
Improve recognition in Windows Hello |
| 304 | Iji weghara ohere nke mmelite kachasị ọhụrụ maka Windows Hello, gafere ntọlite ọzọ. |
To take advantage of the latest updates to Windows Hello, go through setup again. |
| 305 | I maara na i nwere ike iji ihu nkwadoeziokwu iji banye? |
Do you know that you can use face authentication to sign in? |
| 306 | Gàa n'ihu Windows Hello mee mwube iji bido. |
Go through the Windows Hello face setup to get started. |
| 307 | There is a problem with Windows Hello. |
There is a problem with Windows Hello. |
| 308 | Please go through the setup again to fix this issue. |
Please go through the setup again to fix this issue. |