202 | E gbochiela ụfọdụ ndịna weebu si na {0}. Jụọ ị lele ndịna. |
Some web content from {0} has been blocked. Ask to view the content. |
203 | E gbochiela ụfọdụ ndịna weebu. Jụọ ị lele ndịna. |
Some web content has been blocked. Ask to view the content. |
204 | Ụfọdụ ndịna weebu si na {0} nwere ike ỌDIGHI-mma na nnenanna gị. |
Some web content from {0} might not be OK with your parent. |
205 | Ụfọdụ ndịna weebu nwere ike ỌDIGHI-mma na nnenanna gị. |
Some web content might not be OK with your parent. |
310 | {0} na {1} |
{0} on {1} |
311 | {0} |
{0} |
350 | Ezinụlọ gị na-eji njirimara ezinụlọ Microsoft |
Your family is using Microsoft family features |
351 | A ga-akpọchịbide gị ma oruo {0} na {1}. |
You'll be locked out at {0} on {1}. |
352 | Agbanyụrụ oke oge ihuenyo. |
Screen time limits are off. |
353 | Agbanyụrụ oke oge ihuenyo ruo {0} na {1}. |
Screen time limits are off until {0} on {1}. |
400 | Fọdụrụ ihe erughị nkeji 15 |
Less than 15 minutes left |
401 | Ihe n'erughi nkeji 2 fọdụrụ |
Less than 2 minutes left |
410 | Ngwaọrụ a ga-akpọchi n'oge adịghị anya n'ihi mwube ezinụlọ gị maka oge ihuenyo. Biko mezuo ihe ị na eme ma ọ bụ rịọ okenye iji kwenye na oge ọzọ. |
This device will lock soon because of your family settings for screen time. Please finish what you are doing or ask an adult to approve more time. |
420 | Mèchie |
Close |
421 | Ziga arịrịọ |
Send a request |
422 | Nnenanna mụ nọ ebea |
My parent is here |
423 | Kwère |
Allow |
424 | Wetakwuo oge |
Get more time |
425 | Kàgbuo |
Cancel |
426 | Gbanwee ndị ọrụ ma ọ bụ gbanyụọ PC |
Switch users or turn off PC |
430 | Egbochiri site na njirimara ezinụlọ Microsoft |
Blocked by Microsoft family features |
440 | Nkeji iri na ise |
15 minutes |
441 | Nkeji 30 |
30 minutes |
442 | 1 awa |
1 hour |
443 | awa 2 |
2 hours |
444 | Awa 4 |
4 hours |
445 | awa 8 |
8 hours |
450 | Ọrụ adịghi adị |
Service unavailable |
451 | Ndoo, ọrụ adịghị adị ugbua. Biko nwalee ọzọ na nwamgbe. |
Sorry, the service isn't available right now. Please try again later. |
452 | Kamgbe ị bụ onye nchịkwa na njiarụ a, a ga-achọ ka izipụ arịrịọ maka ọtụtụ oge ihuenyo. |
Since you are an administrator on this device, you'll need to send a request for more screen time. |
507 | Nnenanna gị ọ nọ ebe a ugbua? |
Is your parent here right now? |
510 | {0} ga-ekwe ị ga na weebusaịtị a: |
{0} will be allowed to visit this website: |
511 | Ị nwere ike kwụsitụ ngụgoe nwamgbe ma ọbụrụ na {0} chọkwuru oge ị ji PC arụ ọrụ. |
You can pause the timer temporarily if {0} needs some extra time to use the PC. |
512 | [{0}] |
[{0}] |
513 | Gbatịa na: |
Extend by: |
516 | {0} a ga-ekwere ka o jiri: |
{0} will be allowed to use: |
517 | Atụrụ maka {0}+ |
Rated for: {0}+ |
518 | Hapụ nke iji rụọ ọrụ niile nke {0} |
Allow the use of all of {0} |
1101 | Oge agwụla! |
Time's up! |
1102 | Akpọchiri ngwaọrụ a n'ihi mwube ezinụlọ gị maka oge ihuenyo. Ị ga-arịọ okenye ma ọ bụrụ na ị chọkwuru oge taa. |
This device is locked because of your family settings for screen time. You need to ask an adult if you want more time today. |
1103 | Akpọchiri ngwaọrụ a n'ihi mwube ezinụlọ gị maka oge ihuenyo. Ị nwere ike iji ya ọzọ na {0} na {1}, ma ọ bụ rịọ okenye maka oge ọzọ taa. |
This device is locked because of your family settings for screen time. You can use it again at {0} on {1}, or ask an adult for more time today. |
1501 | Yọọ nnenanna maka ikikere |
Ask a parent for permission |
1521 | Kwère ntinyenọrụ si na {0} |
Allow an application from {0} |
1522 | Kwère egwuregwu si na {0} |
Allow a game from {0} |
1523 | Kwère weebusaịtị |
Allow a website |
1524 | Kwère ihenkiri si na {0} |
Allow a movie from {0} |
1525 | Kwère ihe ngosipụta TV si na {0} |
Allow a TV episode from {0} |
1526 | Kwère egwu si na {0} |
Allow a song from {0} |
1527 | Kwère ndịna si na {0} |
Allow content from {0} |
1528 | kwenye n' ntinyenọrụ |
Allow an application |
1529 | Kwère egwuregwu |
Allow a game |
1530 | Mmejọ emeela |
An error has occurred |
1531 | Mmehie atụbaghị anya mere. Biko nwalee ozọ na nwamgbe. |
An unexpected error has occurred. Please try again later. |
1532 | E gbochiri app a |
This app is blocked |
1533 | Ị ga-echekwarịrị app a na PC gị n'izizi. Chekwaa ya ebe ọzọ na-abụghị folda Temp, ma jụọkwaa maka ikikere nnenanna gị ị ji ya arụ ọrụ. |
You must save this app on your PC first. Save it somewhere other than the Temp folder, and then ask for a parent's permission to use it. |
1540 | Rịọ arịrịọ nziga |
Request sent |
1541 | E zigala arịrịọ gị. Nnenanna gị ga-eme ka ị mara ma e nyere gị ikikere. |
Your request has been sent. Your parent will let you know whether you have been given permission. |
1542 | Nnenanna gị ọnọ ebe a ugbua? |
Is your parent here right now? |
1560 | Nyekwuo oge? |
Give more time? |
1581 | Rịọ arirịọ ikike ị ji {0} arụ ọrụ. |
Request permission to use {0}. |
1590 | Ezipula arịrịọ |
Request sent |
1591 | Ngwaọrụ a ga-akpọghe mgbe okenye kwadoro arịrịọ gị. |
This device will unlock when an adult approves your request. |
1592 | Ngwaọrụ a ga-akpọghe mgbe okenye kwadoro arịrịọ gị, ma ọ bụ na {0} na {1}, nke ọ bụla bịara izizi. |
This device will unlock when an adult approves your request, or at {0} on {1}, whichever comes first. |
1593 | Ngwaọrụ a ga-akpọchi na {0} na {1} belụsọ na okenye akwadoro arịrịọ gị. Ọ bụrụ na nke a akpọchie, ọ ga-akpọghe ọzọ ka okenye kwadochara arịrịọ gị. |
This device will lock at {0} on {1} unless an adult approves your request. If it does lock, it will unlock again after an adult approves your request. |
1594 | Ọnwere ihe na agaghị nke ọma |
Something went wrong |
1595 | Anyị enwenwughi ike izipu arịrịọ gị. I jikọrọ na Ịntanetị? |
We were unable to send your request. Are you connected to the Internet? |
32000 | Ezinaụlọ |
Family |
32014 | Microsoft Corporation |
Microsoft Corporation |
32015 | Kwàdo mmàlite nlenyeanya na mmanye Nchekwa Ezinaụlọ. |
Initializes Family Safety monitoring and enforcement. |