| 10000 | Phone Service |
Phone Service |
| 10001 | Jikwaa ọnọdụ ọrụ ekwentị na njìarụ |
Manages the telephony state on the device |
| 10002 | Okwuntụghe ịpịnyere adakọghị. |
The passwords you typed don't match. |
| 10003 | Okwuntụghe gbanwere agbanwe |
Password changed |
| 10004 | Okwuntụghe ezighi ezi. Tibanye okwuntụghe ziri ezi ma nwàa ọzọ. |
The password isn't valid. Enter the correct password and try again. |
| 10005 | Enwetaghị òhèrè na netwọọk. Nwàa ọzọ. |
Can't access the network. Try again. |
| 10007 | Akwadoghị koòdù a. |
This code isn't supported. |
| 10008 | Njìesì ndị a bụgasị abànihe. |
The parameters are invalid. |
| 10010 | E nwere nsogbu na koòdù a. |
There was a problem with this code. |
| 10012 | Àgbà mechiri |
Session closed |
| 10014 | Kaadị SIM na-efu efu. |
The SIM card is missing. |
| 10015 | Chọrọ PUK |
PUK required |
| 10017 | Kaadị SIM bụ abànihe. |
The SIM card is invalid. |
| 10018 | Mkpọọ a agaghị emecha makana moodù Nọmba Mpịa òkù Adịmgbanwè nabatara kaadị SIM gị. |
The call can't be completed because Fixed Dialing Number mode is enabled on your SIM card. |
| 10019 | Koòdù Ezipụrụ |
Code sent |
| 10020 | Gara nke ọma |
Succeeded |
| 10021 | Ekwenti ewepụrụ mgbochi |
Phone unblocked |
| 10022 | Ọrụ anabatara |
Service enabled |
| 10023 | Ọrụ anabatara maka %1 |
Service enabled for %1 |
| 10024 | Ọrụ enweike |
Service disabled |
| 10025 | Ọrụ enweike maka %1 |
Service disabled for %1 |
| 10026 | Ọnọdụ ọrụ amaghị |
Service state unknown |
| 10027 | Gàa ihu %1 bụ %2 ruo %3 maka %4 |
Forward %1 is %2 to %3 for %4 |
| 10028 | Gàa ihu %1 bụ %2 maka %4 |
Forward %1 is %2 for %4 |
| 10029 | Gàa ihu %1 bụ %2 ruo %3 maka %4 mgbe nkeji %5 gara |
Forward %1 is %2 to %3 for %4 after %5 seconds |
| 10030 | Gàa ihu %1 bụ %2 maka %4 mgbe nkeji %5 gara |
Forward %1 is %2 for %4 after %5 seconds |
| 10031 | Gàa ihu %1 is %2 ruo %3 |
Forward %1 is %2 to %3 |
| 10032 | Gàa ihu %1 bụ %2 |
Forward %1 is %2 |
| 10033 | Gàa ihu %1 bụ %2 ruo %3 mgbe nkeji %5 gara |
Forward %1 is %2 to %3 after %5 seconds |
| 10034 | Gàa ihu %1 bụ %2 mgbe nkeji %5 gara |
Forward %1 is %2 after %5 seconds |
| 10035 | Anabatara |
Enabled |
| 10036 | Enweike |
Disabled |
| 10037 | Enweghị atụ |
Unconditionally |
| 10038 | Òkù enweghị ohere |
Busy calls |
| 10039 | Ma onweghị nzaghàchi |
If no reply |
| 10040 | Ma ekwentị anaghị eru eru |
If phone isn't reachable |
| 10041 | Òkù niile |
All calls |
| 10042 | Òkù niile nwere atụ |
All calls conditionally |
| 10043 | %1 |
%1 |
| 10044 | %1 na %2 |
%1 and %2 |
| 10045 | %1, %2 na %3 |
%1, %2, and %3 |
| 10046 | %1, %2, %3 na %4 |
%1, %2, %3, and %4 |
| 10047 | %1, %2, %3, %4, na %5 |
%1, %2, %3, %4, and %5 |
| 10048 | %1, %2, %3, %4, %5, na %6 |
%1, %2, %3, %4, %5, and %6 |
| 10049 | %1, %2, %3, %4, %5, %6, na %7 |
%1, %2, %3, %4, %5, %6, and %7 |
| 10050 | %1, %2, %3, %4, %5, %6, %7, na %8 |
%1, %2, %3, %4, %5, %6, %7, and %8 |
| 10051 | Olu |
Voice |
| 10052 | Datà |
Data |
| 10053 | Faksị |
Fax |
| 10054 | SMS |
SMS |
| 10055 | Nhàkọogè sistèm datà |
Data circuit sync |
| 10056 | Mme abūotùogè sistèm datà |
Data circuit async |
| 10057 | Ngwungwu nnwetaòhèrè |
Packet access |
| 10058 | Nnwetaòhèrè PAD |
PAD Access |
| 10059 | Òkù ọdị na mkpa |
Emergency call |
| 10060 | Oluozi |
Voicemail |
| 10062 | Iji jiri ụzọnsō %1# iji pịa %3 at %2 site na kaadị SIM gị, họrọ Kpọọ. Iji pịa nọmba dị iche, họrọ Kàgbuo ma gàa n'ihu na-apị. |
To use the shortcut %1# to dial %3 at %2 from your SIM card, select Call. To dial a different number, select Cancel and continue dialing. |
| 10063 | Iji jiri ụzọnsō %1# iji pịa %2 site na kaadị SIM gị, họrọ Kpọọ. Iji pịa nọmba dị iche, họrọ Kàgbuo ma gàa n'ihu na-apị. |
To use the shortcut %1# to dial %2 from your SIM card, select Call. To dial a different number, select Cancel and continue dialing. |
| 10064 | Ekwentị |
Phone |
| 10067 | Kpọ òkù |
Call |
| 10068 | Mwube òkù mgbochi gị ekweghị ka òkù bata na nọmba a. Wepụ enweike òkù mgbochi ma nwàa na-ịkpọ òkù ọzọ. |
Your call barring settings don't allow a call to this number. Disable call barring and try calling again. |
| 10069 | Moodù Nọmba Mpịa òkù Adịmgbanwè (FDN) anabataghị òkù na nọmba a. Wepụ enweike moodù FDN ma nwàa na-ịkpọ òkù ọzọ. |
Your Fixed Dialing Number (FDN) mode doesn't allow a call to this number. Disable FDN mode and try calling again. |
| 10070 | Atọliteghị Oluozi. Tibanye nọmba oluozi gị ma nwàa ọzọ. |
Voicemail isn't set up. Enter your voicemail number and try again. |
| 10071 | Na-echere... |
Waiting... |
| 10072 | Enwghi ike ijide òkù. Biko kwụsị òkù gị keugbu a tupu ị na-eme òkù ọzọ. |
Can't place the call. Please end your current call before placing an additional call. |
| 10073 | Enweghi ike ijikọ |
Can't connect |
| 10074 | I nwere ike nwee akara enweghị waya nke adịchaghị ike, maọbụ nọmbà nke adabaghị. |
You may have a weak wireless signal, or the wrong number. |
| 10076 | Onye a ị na-agbalị ịkpọ òkù bụ nke egbochiri na-ịnata òkù na-abata abata. |
The person you're trying to call is restricted from receiving incoming calls. |
| 10077 | Enweghị ike ijikọ. Hụ na i nwere mgburu netwọọk, ma nwàa ọzọ. |
Can't connect. Make sure you have network coverage, and try again. |
| 10078 | Òkù enweghị ike imecha. |
The call can't be completed. |
| 10080 | Kaadị SIM enweòhèrè, biko nwàa ọzọ. |
The SIM card is busy, please try again. |
| 10081 | Ọrụ netwọọk adịghị adị. Biko nwàa ọzọ emechaa. |
The network service is unavailable. Please try again later. |
| 10082 | I nwere ike jiri ekwenti a mee naanị òkù ọ dị na mkpa. |
You can use this phone for emergency calls only. |
| 10083 | Enweghị ike ịkpọ òkù oluozi makana ahịrị ọzọ adịghị adị. |
Can't call voicemail because another line isn't available. |
| 10084 | Enweghị ike nyefee òkù. |
Can't transfer call. |
| 10085 | Tibanye koòdù ọrụ ozugbo site n'ogwe ọkpụkpọ ekwentị. |
Enter service codes directly from the phone's dial pad. |
| 10089 | Moodù Ụgbọelu gbanyụrụ ugbu a |
Airplane mode is now off |
| 10091 | Dị-mma |
OK |
| 10092 | Kàgbuo |
Cancel |
| 10093 | Enweghị ike chekwaa nọmba oluozi. |
Can't save voicemail number. |
| 10094 | Na Moodù Mkpọghachịazụ Ọ dị na mkpa |
In Emergency Callback Mode |
| 10095 | Kàgbuo moodù a iji jiri ekwenti gị rụọ ọrụ dị ka i si emebu. |
Cancel this mode to use your phone as you normally would. |
| 10096 | Kàgbuo moodù |
Cancel mode |
| 10097 | Kpọọ òkù ọ dị na mkpa |
Dial emergency call |
| 10108 | Gbanwuo njikọ ekwenti mpanaka? |
Turn on cellular connection? |
| 10109 | Ekwenti gị nọ na moodù ụgbọelu. Iji kpọọ òkù, gbanwuo njikọ ekwenti mpanaka gị. |
Your phone is in airplane mode. To make a call, turn on your cellular connection. |
| 10110 | Gbanwuo |
Turn on |
| 10115 | Zipu |
Send |
| 10116 | Mèchie |
Close |
| 10117 | Àgbà oge agwụla. |
The session timed out. |
| 10118 | Ihe mere ma anyị enweghị ike imecha mmèe a. |
Something happened and we couldn't complete this action. |
| 10128 | Gàwa n'ihu n'òkù vidio? |
Continue with video call? |
| 10129 | Nke a ga-akwụsị òkù a nke nọ na njide. Gàwa n'ihu? |
This will end the call that's on hold. Continue? |
| 10130 | Gàwa n'ihu |
Continue |
| 10132 | Enweghị ike bido òkù vidio |
Can't start video call |
| 10133 | %1 bụ nke abanyeghị ugbu a na %2. |
%1 is currently not signed into %2. |
| 10140 | Wube |
Set |
| 10142 | Wube app dịfọlt? |
Set default app? |
| 10143 | I chọrọ iwube %1!s! dịka app ID ọkpọ oku dịfọlt gị? |
Do you want to set %1!s! as your default caller ID app? |
| 10144 | Ị chọrọ iwube %1!s! dịka myọcha app nzipụ ozièlètrọniìk nkeāchọghị dịfọlt gị? |
Do you want to set %1!s! as your default spam filter app? |
| 50001 | Kaadị SIM/UIM na-efu efu. |
The SIM/UIM card is missing. |
| 50002 | Kaadị SIM/UIM bụ nke ezighi ezi. |
The SIM/UIM card is invalid. |
| 50003 | Enweghị ike imecha òkù a makana anabatara Moodù Nọmba Mpịa òkù Adịmgbanwè na kaadị SIM/UIM. |
The call can't be completed because Fixed Dialing Number mode is enabled on your SIM/UIM card. |
| 50004 | N'iji ụzọnsō %1# iji pịa %3 na %2 site na kaadị SIM/UIM gị, họrọ Òkù. Iji pịa nọmba dị iche, họrọ Kàgbuo ma gàa n'ihu na-apị. |
To use the shortcut %1# to dial %3 at %2 from your SIM/UIM card, select Call. To dial a different number, select Cancel and continue dialing. |
| 50005 | N'iji ụzọnsō %1# iji pịa %2 site na kaadị SIM/UIM gị, họrọ Òkù. Iji pịa nọmba dị iche, họrọ Kàgbuo ma gàa n'ihu na-apị. |
To use the shortcut %1# to dial %2 from your SIM/UIM card, select Call. To dial a different number, select Cancel and continue dialing. |
| 50006 | Kaadị SIM/UIM enweòhèrè, biko nwàa ọzọ. |
The SIM/UIM card is busy, please try again. |
| 50008 | Enweghi ike kpọ òkù |
Can't call |
| 50009 | I kwesiri ịgbanwu olu njìkọ gafere ebe anọ iji kpọ mmadụ òkù makana ị nọ n'ebe njìkọ gafere ebe anọ. I nwere ike mee nke a na Mwube & Netwọọk enweghị waya SIM+Mkpànaka. |
You need to turn on voice roaming to call someone because you're in a roaming area. You can do this in Settings Network & wireless Cellular & SIM. |
| 50010 | Mwube |
Settings |
| 50020 | N'iji ụzọnsō %1# iji pịa %3 na %2 site na kaadị UIM gị, họrọ Òkù. Iji pịa nọmba dị iche, họrọ Kàgbuo ma gàa n'ihu na-apị. |
To use the shortcut %1# to dial %3 at %2 from your UIM card, select Call. To dial a different number, select Cancel and continue dialing. |
| 50021 | N'iji ụzọnsō %1# iji pịa %2 site na kaadị UIM gị, họrọ Òkù. Iji pịa nọmba dị iche, họrọ Kàgbuo ma gàa n'ihu na-apị. |
To use the shortcut %1# to dial %2 from your UIM card, select Call. To dial a different number, select Cancel and continue dialing. |
| 50023 | Kaadị UIM enweòhèrè, biko nwàa ọzọ. |
The UIM card is busy, please try again. |
| 50024 | I kwesiri ịgbanwu olu njìkọ gafere ebe anọ iji kpọ mmadụ òkù makana ị nọ n'ebe njìkọ gafere ebe anọ. I nwere ike mee nke a na Mwube Netwọọk enweghị waya Mkpànaka+SIM/UIM. |
You need to turn on voice roaming to call someone because you're in a roaming area. You can do this in Settings Network & wireless Cellular & SIM/UIM. |
| 50025 | Ngwa maka òkù olu ga |
Apps for voice calls |
| 50026 | Chọọ maka app n'Ụlọ Ahịa? |
Search for an app in the Store? |
| 50027 | I kwesiri ịkwakọnye app nke ga-enye gị òhèrè ime òkù olu, ma anyị ga-enyere gị aka ịchọta otu n'Ụlọ Ahịa. |
You need to install an app that lets you make voice calls, and we can help you find one in the Store. |
| 50028 | Ee |
Yes |
| 50029 | Mbà |
No |
| 50030 | Gbanwuo òkù vidio LTE vidio? |
Turn on LTE video calling? |
| 50031 | Òkù vidio LTE agbanyụọla. Iji mee òkù vidio, gbanwuo òkù vidio LTE. |
LTE video calling is turned off. To make a video call, turn on LTE video calling. |
| 50034 | Òkù vidio LTE |
LTE video calling |
| 50035 | Izugbe datà na olu ikwu ọkwa ka etinyere n'ọrụ mgbe a na-eme òkù vidio. Ndịọzọ nwere ike chọpụta na i nwere ike kpọọ ma natakwa òkù vidio ga. |
Standard data and voice rates apply during video calls. Other people may discover that you can make and receive video calls. |
| 50036 | Egosikwala ozi ọzọ |
Don't show this message again |
| 50038 | Vidio |
Video |
| 50039 | Kpọọ òkù n'elu Wi-Fi? |
Call over Wi-Fi? |
| 50040 | Enweghị mechaa òkù na netwọk mkpanaka. Nwàa n'iji Wi-Fi n'ịkpọ oku na mwube SIM, ma mee nwàa n'ịkpọ ọzọ. |
Can't complete the call over a cellular network. Turn on Wi-Fi calling in SIM settings, then try calling again. |
| 50043 | Egosikwala ozi a ọzọ |
Don't show this message again |
| 50044 | Kpọọ òkù WLAN? |
Call over WLAN? |
| 50045 | Enweghị ike mezuo òkù netwọọk mpanaka. Gbanwuo ịkpọ òkù WLAN na mwube SIM, ma mee nwàa n'ịkpọ òkù ọzọ. |
Can't complete the call over a cellular network. Turn on WLAN calling in SIM settings, then try calling again. |
| 50100 | %1 %2 |
%1 %2 |
| 50101 | %1 - nzụkọ %2 |
%1 - conference %2 |
| 50102 | Nkè amaghị |
Unknown |
| 50200 | End the current call, then try to make the priority call again. |
End the current call, then try to make the priority call again. |