If an error occurred or the following message in Igbo language and you cannot find a solution, than check answer in English. Table below helps to know how correctly this phrase sounds in English.
| id |
Igbo |
English |
| 1591 | Rịọ maka ikikere |
Ask for permission |
| 1592 | E kwesiri ịjụ okenye n’ezinaụlọ gị ma ọ bụrụ na i nwere ike iji {0}. |
You'll need to ask an adult in your family if you can use {0}. |
| 1593 | Anyị enweghị ike ijikọ oge ugbu a iji rịọta ikikere. Biko nwàa ọzọ nwa ntakịrị. |
We can't connect right now to request permission. Please try again in a little bit. |
| 1594 | Microsoft Corporation |
Microsoft Corporation |
| 1595 | Rịọ site n'ozi-e |
Ask by email |
| 1596 | Kàgbuo |
Cancel |
| 1598 | Ndị okenye nọ n'ezinaụlọ gị nwere ike iji njiarụ a iji chọta gị na maapụ. |
Adults in your family can use this device to find you on a map. |
| 1599 | Ezinaụlọ gị na-eji njirimara ezinụlọ Microsoft. Mụta kwuo gbasara nke a, ma tulee onye nke nọ n'ezinaụlọ gị. |
Your family is using Microsoft family features. Learn more about this, and check who else is in your family. |
| 1600 | Mèchie |
Close |
| 1601 | Ezipula arịrịọ |
Request sent |
| 1602 | Ezigala arịrịọ gị n'aka ndị okenye nọ n'ezinụlọ gị |
Your request has been sent to adults in your family |
| 1603 | Ọnwere ihe na agaghị nke ọma |
Something went wrong |
| 1604 | Anyị enwenwughi ike izipu arịrịọ gị. I jikọrọ na Ịntanetị? |
We were unable to send your request. Are you connected to the Internet? |
| 1700 | I kwesiri ime nkwado eziokwu n'akaụntụ gị n'ime Mwube app tupu i nwee ike izipụ arịrịọ ikikere. |
You need to verify your account in the Settings app before you can send permission requests. |
| 32000 | Njirimara ezinụlọ Microsoft |
Microsoft family features |
| 32012 | Na eme nhàkọogè mwube kachasị ọhụrụ n'iji ọrụ njirimara ezinụlọ Microsoft. |
Synchronizes the latest settings with the Microsoft family features service. |