If an error occurred or the following message in Igbo language and you cannot find a solution, than check answer in English. Table below helps to know how correctly this phrase sounds in English.
| id |
Igbo |
English |
| 102 | &Kpọọ |
&Play |
| 103 | Kpọọ Ihe Ahọpụtara. |
Play selected items. |
| 104 | Tụkwasa na &Ndepụta Nkọpịnye-na-disiki |
Add to &Burn List |
| 105 | Kwado ihe ndị ahọtara aga akọpịnye-na-disiki CD. |
Prepare the selected items to be burned to a CD. |
| 106 | &Tụkwasa na Ndepụta ọkpụkpọ... |
&Add to Playlist... |
| 107 | Tinye faịlị̀ ahọtara na ndepụta ọkpụkpọ. |
Add selected files to a play list. |
| 108 | &Tụkwasa na Ndepụta Aga-ahàkọogè |
Add to &Sync List |
| 109 | Kwado ihe ndị ahọrọ aga akpị na njìarụ dị mfe mbụgharị. |
Prepare the selected items to be copied to a portable device. |
| 110 | Jiri Mkpọegwu Windows Media were &Kpọọ |
&Play with Windows Media Player |
| 111 | IOgbe Mkpakọrịta mkpọ-egwu mepere emepe. Mechie igbe mkpakọrịta ọbụla dị na mkpọ-egwu, ma pịkịnye Megharịa ọzọ. |
A Player dialog box is already open. Close any open dialog boxes in the Player, and then click Retry. |
| 112 | Windows Media Player |
Windows Media Player |
| 113 | Gbakọọ na Mkpọegwu &Windows Media |
Add to &Windows Media Player list |
| 114 | Tinye faịlị̀ ndị ahọtara na ndepụta egwu. |
Add selected files to the current play list. |
| 115 | Zụọ égwú na ịntaneetị |
Shop for music online |
| 116 | Shop for music online. |
Shop for music online. |