ShutdownUX.dll.mui Gbanyụọ UX 1eb5ee764377aa0971a300940e2818d5

File info

File name: ShutdownUX.dll.mui
Size: 8704 byte
MD5: 1eb5ee764377aa0971a300940e2818d5
SHA1: 25a77979cf2f1d458c8daaf9301a053b6b3afe0b
SHA256: ce594647e57f6664baf5a6c208cd011cda5f68bc8ac56b0a896c64c82ac37aba
Operating systems: Windows 10
Extension: MUI

Translations messages and strings

If an error occurred or the following message in Igbo language and you cannot find a solution, than check answer in English. Table below helps to know how correctly this phrase sounds in English.

id Igbo English
3002Enweghi Ihenhọrọga ọkụ ọbụla dị adị oge ugbua. There are currently no power options available.
3003Họrọ otu ihe nke kachaa kọwaa ihe mere ị ji chọọ ịgbanyụ PC nke a Choose a reason that best describes why you want to shut down this PC
3004O nwere onye ọzọ ka ji PC nke a arụ ọrụ. Ọbụrụna ị gbanyụọ ugbua, ọrụ ana-echedoghi nwere ike ifu efu. Someone else is still using this PC. If you shut down now, they could lose unsaved work.
3005Ọbụrụna ịgbanyụọ ugbua, gị na ndị mmadụ ọzọ ji PC nke a arụ ọrụ ga etufu ọrụ ana-echedoghi. If you shut down now, you and any other people using this PC could lose unsaved work.
3006O nwere onye ọzọ ka na-eji PC nke a arụ ọrụ. Ọ bụrụ na ị ibidokwa ugbu a, ọrụ ha na-echedoghi ga-efu efu. Someone else is still using this PC. If you restart now, they could lose unsaved work.
3007Ọbụrụna ị ibidogharịa ugbua, gị na ndị ọzọ ji PC nke a arụ ọrụ ana-echedoghi nwere ike ifu efu. If you restart now, you and any other people using this PC could lose unsaved work.
3008Gàa n'ihu Continue
3009Gbanyụọ Shut down anyway
3010Bidogharịa Restart anyway
3014Gb&anyụọ Sh&ut down
3015Na-emechingwa gasị niile ma gbanyụọ PC ahu. Closes all apps and turns off the PC.
3017&Bidogharịa &Restart
3018Na-emechi ngwa gasị niile, na-agbanyụ PC ahu, ma gbanyekwa ya ọzọ. Closes all apps, turns off the PC, and then turns it on again.
3019Ụra Sleep
3020&Ụra &Sleep
3021PC ahu na-adị mgbanye mana o ji obere ike. Apps ga-emepe ka ọ bụrụ na mgbe PC ahu gbanyere, ozugbo ị gaghachi azụ n’ebe ị hapụrụ. The PC stays on but uses low power. Apps stay open so when the PC wakes up, you’re instantly back to where you left off.
3022Nọdu ńụra Hibernate
3023&Nọdu ńụra &Hibernate
3025Gbanyụọ PC ma apps ga-emepe. Mgbe agbanyere PC ahu, ị ga-agaghachi n’ebe ị hapụrụ. Turns off the PC but apps stay open. When the PC is turned on, you’re back to where you left off.
3026Mezilite ma gbanyụọ Update and shut down
3027Mezilite ma gba&nyụọ Update and sh&ut down
3029Na-emechi ngwa gasị niile, na-emezilite PC ahu, ma gbanyụọzie ya. Closes all apps, updates the PC, and then turns it off.
3030Mezilite ma bidogharịa Update and restart
3031Mezilite ma &bidogharịa Update and &restart
3033Na-emechi ngwa niile, na-emezilite PC ahu, gbanyụọ ya, ma gbanyekwa ya ọzọ. Closes all apps, updates the PC, turns it off, and then turns it on again.
3034Pụọ Sign out
3035Na-emechi ngwa gasị ma wepukwa gị. Closes all apps and signs you out.
3038Wepụ njikọ Disconnect
3039Na-emedebe njikọ gị na kọmpụta ndịanya nke a. Ends your connection to this remote PC.
3040&Wepụ njikọ &Disconnect
3041P&ụọ S&ign out
3042Kpọchie Lock
3043K&pọchie L&ock
3044Na-akpọchi akaụnt gị na kọmputà nke a. Locks your account on this PC.
3045Tọpụ Undock
3046&Tọpụ U&ndock
3047N'ewepụ kọmputà nkùnụkwụ gị maọbụ kọmputa obere gị n'ebe ndọnye. Removes your laptop or notebook computer from a docking station.
3050Onye nchịkwa sistèm ahu emeela ọnọdụ ike ụfọdụ nke akaụnt ojiarụ nke a enwēike. The system administrator has disabled some power states for this user account.
3052Gbanwee ojiàrụ Switch user
3053Gbanwee ojiarụ gasị n’emechịghị ngwa gasị. Switch users without closing apps.
3054Gb&anwee ojiàrụ S&witch user
3100Họrọ rizin nke kacha a kọ ihe mere iji chọrọ igbauyu kọmputa a Choose a reason that best describes why you want to shut down this computer
3101E nwere onye ji kọmputa n’ọrụ.ọ bụrụ na igbayu ugwa ,ha nwere ike itụfu ọrụ echekwaghi. Someone else is still using this computer. If you shut down now, they could lose unsaved work.
3102ọ bụrụ na igbayu ugwa, gi na ndị mmadụ obụla ji kọmputa n’ọrụ nwere ike itụfu ọrụ echekwaghi. If you shut down now, you and any other people using this computer could lose unsaved work.
3103Enwere onye ji kọmputa a n’ọrụ. ọbụrụ i gbaneya ugbaa, ha nwere ike itụfu ọrụ echekwaghi. Someone else is still using this computer. If you restart now, they could lose unsaved work.
3104Obụrụ i gbaneya ugbaa gi na ndị mmadụ obụla ji kọmputa n’ọrụ nwere ike itụfu ọrụ echekwaghi. If you restart now, you and any other people using this computer could lose unsaved work.
3105Mèchie apps niile ma gbanyụọ kọmputa a. Closes all apps and turns off the computer.
3106Mèchie apps niile , gbanyụọ kọmputa a, ma ganyekwa ya ọzọ. Closes all apps, turns off the computer, and then turns it on again.
3107Kọmputa a di n’ọrụ mana igwe ọkụ o ji arụ ọrụ dị nta ,Apps mehere emehe ma mgbe kọmputa biliri ọtọ ,i ga alahachi azu ebe i hapụrụla. The computer stays on but uses low power. Apps stay open so when the computer wakes up, you’re instantly back to where you left off.
3108Gbanyụọ kọmputa a ma apps ga-emepe emepe.Mgbe agbayere kọmputa, ,i ga alahachi azu ebe i hapụrụla. Turns off the computer but apps stay open. When the computer is turned on, you’re back to where you left off.
3109Mèchie apps niile ,hazigaria kọmputa a ma gbanyụọ kwa ya. Closes all apps, updates the computer, and then turns it off.
3110Mèchie apps niile, hazigaria kọmputa a ma gbanye kwa ya ọzọ. Closes all apps, updates the computer, turns it off, and then turns it on again.
3111Mèdebe njikọ gi n’ebe dị̀any kọmputa Ends your connection to this remote computer.
3112Gbachie kọmputa. Locks your account on this computer.

EXIF

File Name:ShutdownUX.dll.mui
Directory:%WINDIR%\WinSxS\amd64_microsoft-windows-shutdownux.resources_31bf3856ad364e35_10.0.15063.0_ig-ng_1940a01cd2e73f9c\
File Size:8.5 kB
File Permissions:rw-rw-rw-
File Type:Win32 DLL
File Type Extension:dll
MIME Type:application/octet-stream
Machine Type:Intel 386 or later, and compatibles
Time Stamp:0000:00:00 00:00:00
PE Type:PE32
Linker Version:14.10
Code Size:0
Initialized Data Size:8192
Uninitialized Data Size:0
Entry Point:0x0000
OS Version:10.0
Image Version:10.0
Subsystem Version:6.0
Subsystem:Windows GUI
File Version Number:10.0.15063.0
Product Version Number:10.0.15063.0
File Flags Mask:0x003f
File Flags:(none)
File OS:Windows NT 32-bit
Object File Type:Dynamic link library
File Subtype:0
Language Code:Unknown (0470)
Character Set:Unicode
Company Name:Microsoft Corporation
File Description:Gbanyụọ UX
File Version:10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800)
Internal Name:shutdownux.dll
Legal Copyright:© Microsoft Corporation. Nwe ikikèrè niile.
Original File Name:shutdownux.dll.mui
Product Name:Microsoft® Windows® Operating System
Product Version:10.0.15063.0

What is ShutdownUX.dll.mui?

ShutdownUX.dll.mui is Multilingual User Interface resource file that contain Igbo language for file ShutdownUX.dll (Gbanyụọ UX).

File version info

File Description:Gbanyụọ UX
File Version:10.0.15063.0 (WinBuild.160101.0800)
Company Name:Microsoft Corporation
Internal Name:shutdownux.dll
Legal Copyright:© Microsoft Corporation. Nwe ikikèrè niile.
Original Filename:shutdownux.dll.mui
Product Name:Microsoft® Windows® Operating System
Product Version:10.0.15063.0
Translation:0x470, 1200