| 1 | Nchedo na Mmezima |
Security and Maintenance |
| 2 | Gụgharịa ozi ndị dị ọhụrụ̄ mà mezimaa nsogbu gasị na kọ̀mputà gị. |
Review recent messages and resolve problems with your computer. |
| 3 | Iwu òtù gbochiri ùsòrònsìème a. Maka àmà ndị ọzọ, kpọtụrụ onye nchịkwa sistèm gị. |
This program is blocked by group policy. For more information, contact your system administrator. |
| 4 | Gụgharịa ozi ndị dị ọhụrụ̄ mà mezimaa nsogbu gasị |
Review recent messages and resolve problems |
| 5 | Ibeènyò ọrụ |
Task pane |
| 6 | A chọ̀rọ̀ ikikèrè onye nchịkwa |
Administrator privileges required |
| 7 | Ènyemaka |
Help |
| 8 | Gbanwèe Nchedo na Mwube mmezima |
Change Security and Maintenance settings |
| 9 | Nchedo na Mwube Mmezima |
Security and Maintenance Settings |
| 11 | Enwēike |
Disabled |
| 20 | Onye nchịkwa gị emèela nchọ nke a enwēike |
Your administrator has disabled this check |
| 21 | Gbanye ozi gasị gbasarà %1 |
Turn on messages about %1 |
| 22 | À naghi elebàra ya anya ugbuà |
Currently not monitored |
| 29 | %1!d! ozi chọ̀rọ̀ nleruanya gị |
%1!d! message needs your attention |
| 31 | %1!d! ozi gasị chọ̀rọ̀ nleruanya gi |
%1!d! messages need your attention |
| 33 | ... |
... |
| 34 | Màkà ihe ọbụlà ahọpụtara, Windows gà-àchọ màkà nsogbu gasị mà zitere gị ozi mà e nwee nsogbu gasị a hụrụ.Nchedo na Mmezima ha na-ahụta nsogbu gasị? |
For each selected item, Windows will check for problems and send you a message if problems are found. How does Security and Maintenance check for problems? |
| 35 | Màkà ihe ọbụlà ahọpụtara, Windows gà-àchọ màkà nsogbu gasị mà zitere gị ozi mà e nwee nsogbu gasị a hụrụ. Kèdụ etu Nchedo na Mmezima si ahụta nsogbu? |
For each selected item, Windows will check for problems and send you a message if problems are found. How does Security and Maintenance check for problems? |
| 37 | Olee ètu m si ama mwubè gasị nchedo dị mma maka kọmputà mụ? |
How do I know what security settings are right for my computer? |
| 38 | Nchèta gasị Windows Update |
Windows Update reminders |
| 39 | Mwubè gasị nchedo intaneètị̀ |
Internet security settings |
| 40 | Ọgbà mgbochi netwọọ̀k |
network firewall |
| 41 | Nchèkwa nje na ngwanrò ana-achọghi |
spyware and unwanted software protection |
| 42 | Njizi Akaụnt Òjìàrụ |
User Account Control |
| 43 | mgbòchi nje |
virus protection |
| 44 | Mmèta nkè nkwàdo Windows |
Windows Backup |
| 45 | Ọrụ gasị mmèzima Windows |
Windows maintenance tasks |
| 47 | nnwàle nchọ |
test check |
| 48 | Gbanyụọ ozi gasị ihe gbasarà %1 |
Turn off messages about %1 |
| 54 | Windows Update |
Windows Update |
| 59 | Ihe Nchọpụta-nsogbu Ndàkọrịta ùsòronsìème Windows |
Windows Program Compatibility Troubleshooter |
| 60 | (Dị̀ mkpa) |
(Important) |
| 61 | Lèlee ozi ndị ńọbọiheọkpụ |
View archived messages |
| 62 | Agụgụàlà Ọbọakwụkwọ |
File History |
| 70 | Gbanwèe mwubè gasị Njizi Akaụnt Ojiarụ |
Change User Account Control settings |
| 81 | Mmezima Mmereonwe |
Automatic Maintenance |
| 82 | Òtù-be |
HomeGroup |
| 83 | Mwake Windows |
Windows activation |
| 84 | Ọnọdụ ọdọnnya |
Drive status |
| 85 | Akaụntụ Microsoft |
Microsoft account |
| 86 | Ngwanrọ gasị mbido |
startup apps |
| 87 | Ngwanrò Njìarụ |
Device software |
| 88 | Ohere gasị nchedo |
Storage Spaces |
| 89 | Foldà Ọrụ ga |
Work Folders |
| 500 | A malitebeghi ụfọdụ nchọ gasị sistèm gị. |
Some of your system checks have not been initialized. |
| 501 | Gbanyụọ ozi gasị dịka nke à |
Turn off messages like this |
| 502 | O nweghị nsogbu Nchedo na Mmezima kachapụrụ. |
No issues have been detected by Security and Maintenance. |
| 503 | Nchedo na Mmezimaakakachapụla nsogbu otu maọbụ ọtụtụ maka nyocha gị. |
Security and Maintenance has detected one or more issues for you to review. |
| 504 | &Mmèzima |
&Maintenance |
| 506 | Otu Mmèzima Mgbanyenàmgbanyụ |
Toggle Maintenance Group |
| 507 | Gosi màọ̀bụ zòò òtù Mmèzima |
Show or hide the Maintenance group |
| 508 | Gosị ozi niile |
Show all messages |
| 509 | &Nchedo |
&Security |
| 511 | Òtù Nchedo Mgbanyenàmgbanyụ |
Toggle Security Group |
| 512 | Gosi màọ̀bụ zòò òtù Nchedo |
Show or hide the Security group |
| 514 | Ọ bụrụ mà i hụghị ebe e depụtàrà nsogbu gị, nwaa otu n'ime ihe ndi à: |
If you don't see your problem listed, try one of these: |
| 518 | Nchọpụta n&sogbu |
Tr&oubleshooting |
| 520 | Gbanye maọbụ gbanyụọ ozi gasị |
Turn messages on or off |
| 521 | Mmèzima ozi gasị |
Maintenance messages |
| 523 | Nkwàlite Windows |
Windows Backup |
| 525 | Nchọpụta nsogbu Windows |
Windows Troubleshooting |
| 526 | Ozi nchedo gasị |
Security messages |
| 527 | Mwubè nchedo intaneètị̀ |
Internet security settings |
| 528 | Njizi Akaụntụ Ojiarụ |
User Account Control |
| 529 | Ọgbà mgbochi netwọọkụ |
Network firewall |
| 530 | Mgbòchi nje |
Virus protection |
| 531 | Nchedo ngwa nyocha na ngwanrọ achọghị |
Spyware and unwanted software protection |
| 535 | Dị-mma |
OK |
| 537 | Kàgbuo |
Cancel |
| 539 | | |
| |
| 555 | Ènyemaka mwubè gasị nchedo |
Security settings help |
| 556 | Chọ̀ta mà gbòo mkpà gasị |
Find and fix problems |
| 557 | Mw&eghàchite |
&Recovery |
| 558 | Imèkwa ọhụrụ na PC gị n'emetụtaghi faịlị gasị gị, maọbụ wubègharịa ya ma bido n'isi. |
Refresh your PC without affecting your files, or reset it and start over. |
| 561 | Na-achọpụta nsogbu |
Troubleshooting |
| 562 | Mweghàchite |
Recovery |
| 564 | Nchedo |
Security |
| 565 | Mmèzima |
Maintenance |
| 569 | Ọnọdụ draịvụ |
Drive status |
| 574 | Oghere Nchekwa |
Storage Spaces |
| 576 | Ngwa gasị mbido |
Startup apps |
| 0x10000031 | Response Time |
Response Time |
| 0x30000001 | Start |
Start |
| 0x30000002 | Stop |
Stop |
| 0x50000004 | Information |
Information |
| 0x90000001 | Microsoft-Windows-HealthCenterCPL |
Microsoft-Windows-HealthCenterCPL |