| 100 | Atọlitela mbisa mkpịsị aka ahụ n’akaụntụ a. Nwaa mkpịsị aka dị iche. |
That fingerprint has already been set up on this account. Try a different finger. |
| 101 | N’àkàraka abụrụla nke ewubere maka akaụntụ ọzọ. Nwàa na mkpịsịaka ọzọ dị iche. |
That fingerprint has already been set up on another account. Try a different finger. |
| 102 | N’àkàraka abụrụla nke ewubere. Nwàa na mkpịsịaka ọzọ dị iche. |
That fingerprint has already been set up. Try a different finger. |
| 103 | Àkàraka ahụ yichara nnọọ otu n’ime ndị ewube buru. Nwàa na mkpịsịaka ọzọ dị iche. |
That fingerprint is too similar to one that's already set up. Try a different finger. |
| 104 | I ruola n’ogo àkàraka 10 kacha elu maka akaụntụ a. |
You’ve reached the 10 fingerprint max for this account. |
| 105 | Enwewughị ike ime nchaokụ ńònyìnyò nke àkàraka gị. Hụ na sensọ dị ọcha ma kọọ kwaa akọ. Ma ọ bụrụ na nsogbu a ka gaa n’ihu, nwàa na mkpịsịaka ọzọ dị iche. |
Your fingerprint couldn't be scanned. Make sure the sensor is clean and dry, and if the problem continues, try a different finger. |
| 111 | PC a enweghị ezigbo ǹgụ àkàraka. |
This PC doesn’t have a suitable fingerprint reader. |
| 112 | Ǹgụ àkàraka bụ nke ewepụrụ njikọ ya. Jikọgharịa ya ma nwàa ọzọ. |
The fingerprint reader is disconnected. Reconnect it and try again. |
| 113 | Anyị kwesiri ịchaokụ ńònyìnyò nke àkàraka gị nwa obere oge iji wube Windows Hello. |
We’ll need to scan your fingerprint a few times to set up Windows Hello. |
| 114 | Naanị obere nchaokụ ńònyìnyò iji hụ n’àkàraka gị bụ nke amatara. |
Just a few more scans to make sure your fingerprint is recognizable. |
| 116 | Ndo, o nwere ihe na-agaghị nke ọma. |
Sorry, something went wrong. |
| 117 | E mere mwepụ enweike keugbu a n’àkàraka mbanye site n’aka onyenchịkwaọrụ gị. |
Fingerprint sign in is currently disabled by your administrator. |
| 119 | Iji jiri Windows Hello rụọ ọrụ, chekwaa na mbụ njiarụ gị n’iji BitLocker maọbụ ngwanrò nzonye ederede o yiri. |
To use Windows Hello, first protect your device using BitLocker or similar encryption software. |
| 120 | Chaokụ ńònyìnyò na mkpịsịaka gị nọ na ǹgụ àkàraka. |
Scan your finger on the fingerprint reader. |
| 121 | Chaokụ ńònyìnyò n’otu ụdị mkpịsịaka nọ na ǹgụ àkàraka. |
Scan the same finger on the fingerprint reader. |
| 122 | Hichaa mkpịsịaka gị nọ na ǹgụ àkàraka. |
Swipe your finger on the fingerprint reader. |
| 124 | Hichaa otu ụdị mkpịsịaka gị nọ na ǹgụ àkàraka. |
Swipe the same finger on the fingerprint reader. |
| 125 | Kpatụ ma tinye mkpịsịaka gị chewa ihu nọ na sensọ ǹgụ àkàraka. ma welite ya elu. |
Press your finger against the fingerprint sensor, and then lift it. |
| 129 | Bufetụ mkpịsịaka gị ka ọ gaa obere ala. |
Move your finger slightly lower. |
| 130 | Bufetụ mkpịsịaka gị ka ọ gaa obere elu. |
Move your finger slightly higher. |
| 131 | Bufetụ mkpịsịaka gị ka ọ gaa obere akanri. |
Move your finger slightly to the right. |
| 132 | Bufetụ mkpịsịaka gị ka ọ gaa obere akaèkpè. |
Move your finger slightly to the left. |
| 133 | Bufetụ mkpịsịaka gị ịga nwayọọ n’elu ọgụụ. |
Move your finger more slowly across the reader. |
| 134 | Bufetụ mkpịsịaka gị ịga ọsịịsọ n’elu ọgụụ. |
Move your finger more quickly across the reader. |
| 135 | Njịarụ gị na-enwe nsogbu ị mata gị. Hụ na-ehichara sensọ gị. |
Your device is having trouble recognizing you. Make sure your sensor is clean. |
| 136 | Nwàa n’ijide mkpịsịaka gị obasara ma gbatia mgbe iji ọgụụ ǹgụ àkàraka arụ ọrụ. |
Try holding your finger flat and straight when using the fingerprint reader. |
| 137 | Nwàa n’iji stooku dị ogologo n’elu ọgụụ ǹgụ àkàraka. |
Try using a longer stroke across the fingerprint reader. |
| 138 | Njịarụ gị n’enwe nsogbu na ị mata gịi. Biko nwàa ọzọ. |
Your device is having trouble recognizing you. Please try again. |
| 139 | Gàa n’ihu n’ịpị ma welite mkpịsịaka gị tutu nchaọkụ onyinyo emechaa. |
Continue to press and lift your finger until the scan is complete. |
| 174 | Mwube Windows Hello |
Windows Hello setup |
| 175 | E wepụrụ enweike Windows Hello ugbu a site n’aka ndị nchikwaọrụ gị. |
Windows Hello is currently disabled by your administrator. |
| 176 | Mèchie Windows Hello, ma nwàa ị ga site na mwube ọzọ. |
Close Windows Hello, and then try going through the setup again. |
| 177 | O nwere ihe agaghị nke ọma. Sistèm memori gị dị adị nwere ike ị na-agbada ala n’ọrụ. Hichaa ụfọdụ òhèrè ma nwàa ọzọ. |
Something went wrong. Your available system memory might be running low. Clear up some space and try again. |
| 178 | Mwube Windows Hello agaghị arụ ọrụ n’elu njikọ desktọọp ndịanya. |
The Windows Hello setup doesn't work over a remote desktop connection. |
| 200 | Enwenwughị ike chọpụta anya gị. |
Couldn't detect your eyes. |
| 201 | Ụcha dị ike! Gbanyụọ ụfọdụ ọkụ maọbụ gàa n’ime. |
Too bright! Turn off some lights or go inside. |
| 202 | Mèpetụkwuo anya gị obosara. |
Open your eyes a little wider. |
| 203 | Jide njịarụ gị kpam n’ihu anya gị. |
Hold your device straight in front of your eyes. |
| 204 | Gafee nwa ebe dị anya. |
Move farther away. |
| 205 | Gafee ebe dị nso. |
Move closer. |
| 206 | Bufee obere iji gbochie ịcha gị n’anya. |
Moving slightly to avoid reflection off your eyes. |
| 207 | Njịarụ gị na-enwe nsogbu n’ịchọpụta gị. Hụ na igwefòto gị hichara ehicha. |
Your device is having trouble detecting you. Make sure your camera lens is clean. |
| 209 | Dị nnukwu oji! Gbanwuo ụfọdụ ọkụ maọbụ gàa ebe ìhe ka dịtụ. |
Too dark! Turn on some lights or move somewhere brighter. |
| 220 | Na-amụ ihe ọ dị ka ya ... |
Learning what you look like... |
| 275 | E nweghị ike ime nkwado eziokwu n’akaụntụ gị. |
Your account couldn’t be verified. |
| 276 | Kpatụ sensọ ǹgụ àkàrakā |
Touch the fingerprint sensor |
| 277 | Na-ebulite kwa mgbe ma dosa mkpịsịaka gị na sensọ nọ n'ihu nke njiarụ gị tutu mwubelite emezuo. |
Repeatedly lift and rest your finger on the sensor on the front of your device until setup is complete. |
| 278 | Na-ebulite kwa mgbe ma dosa mkpịsịaka gị na sensọ nọ n'azụ nke njiarụ gị tutu mwubelite emezuo. |
Repeatedly lift and rest your finger on the sensor on the back of your device until setup is complete. |
| 279 | Na-ebulite kwa mgbe ma dosa mkpịsịaka gị na sensọ nọ n'akụkụ akanri nke njiarụ gị tutu mwubelite emezuo. |
Repeatedly lift and rest your finger on the sensor on the right side of your device until setup is complete. |
| 280 | Na-ebulite kwa mgbe ma dosa mkpịsịaka gị na sensọ nọ n'akụkụ akaekpe nke njiarụ gị tutu mwubelite emezuo. |
Repeatedly lift and rest your finger on the sensor on the left side of your device until setup is complete. |
| 281 | Na-ebulite kwa mgbe ma dosa mkpịsịaka gị na sensọ nọ n'elu njiarụ gị tutu mwubelite emezuo. |
Repeatedly lift and rest your finger on the sensor on the top of your device until setup is complete. |
| 282 | Kpatụ ọdụmbi Ọ́kụ́ |
Touch the power button |
| 283 | Na-ebulite kwa mgbe ma dosa mkpịsịaka gị n'ike ọdụmbi tutu mwubelite emezuo. |
Repeatedly lift and rest your finger on the power button until setup is complete. |
| 284 | Na-ebulite kwa mgbe ma dosa mkpịsịaka gị na sensọ tutu mwubelite emezuo. |
Repeatedly lift and rest your finger on the sensor until setup is complete. |
| 285 | Were mkpịsịaka gị mee na sensọ ǹgụ àkàrakā |
Swipe your finger on the fingerprint sensor |
| 286 | Gàa n'ihu na-iwere tupu Windows Hello ewube chaa ya. |
Continue swiping until Windows Hello setup is complete. |
| 287 | Ugbu a nwàa n'akụkụ ọzọ |
Now try another angle |
| 288 | Dosa ma bulite mkpịsịaka gị n’akụkụ ọzọ dị iche iji nweta ụmụ okè nke mbịpụta gị. |
Rest and lift your finger at different angles to capture the edges of your print. |
| 289 | Ugbu a mee mwere n'iji akụkụ mkpịsịaka gị |
Now swipe with the sides of your finger |
| 290 | Ka na-were iji nweta ụmụ okè mbipụta gị. |
Continue swiping to capture the edges of your print. |
| 291 | Dị ukwuu, kpatụ sensọ ọzọ |
Great, touch sensor again |
| 292 | Ka na-edosa ma na-ebulite mkpịsịaka gị |
Keep resting and lifting your finger |
| 293 | Bulite ma kpatụ ọzọ |
Lift and touch again |
| 294 | Welite mkpịsịaka gị ma kpatụ sensọ ọzọ |
Lift your finger and touch the sensor again |
| 295 | Dị ukwuu, nwàa n'ụzọ ọzọ |
Great, try a different angle |
| 297 | Bufee mkpịsịaka na mkpatụ ọbụla. |
Move your finger with each touch |
| 298 | Were ọzọ |
Swipe again |
| 299 | Dị ukwuu, ka na-ewere |
Great, keep swiping |
| 300 | Were mkpịsịaka gị |
Swipe your finger |