| 2002 | Mwube nhàkọ |
Sync settings |
| 2003 | Nhàkọ na mwube nkwàdo n’elu njikọ metà |
Sync and back up settings over metered connections |
| 2004 | Nnwetaòhèrè Kemfe |
Ease of Access |
| 2005 | Mwubu Windows ndị ọzọ |
Other Windows settings |
| 2006 | Okwuntughe |
Passwords |
| 2008 | Asụsụ akacha chọọ |
Language preferences |
| 2009 | Mwube Internet Explorer |
Internet Explorer settings |
| 2010 | Isiokwu |
Theme |
| 2012 | Onye nchịkwa sistèm gị na-ejikwa ụfọdụ mwube gasị. Kpọtụrụ onyenzìrịtaozi onyenchikwa sistèm gị ka ha gboo mkpa a. |
Some settings are managed by your system administrator. Contact your system administrator to resolve this. |
| 2013 | Windows na-emebe na moòdù nchedo. Ihenhọrọga ngagharị adịghi adị ugbua. |
Windows is running in safe mode. Roaming options are currently unavailable. |
| 2014 | Ị mere lọọgụ na profaịlị anaghị anọgide. Ihenhọrọga njiko gafere ebe anọ adịghị adị ugbua. |
You are logged on with a temporary profile. Roaming options are currently unavailable. |
| 2016 | E nwere nsogbu na-ijikọ n'akaụntụ gịThere was a problem connecting to your account. Cheèk njikọ Intaneeti gị ma nwàa ọzọ. |
There was a problem connecting to your account. Check your Internet connection and try again. |
| 2017 | Kedụ ka nhàkọ si arụ orụ? |
How does syncing work? |
| 2018 | Nhàkọ mwube Windows na njịarụ ndịọzọ na-eji %1!s!. |
Sync Windows settings to other devices using %1!s!. |
| 2019 | Ụfọdụ njirimara Windows ga dị adị naanị ma ọ bụrụ n'iji akaụntụ Microsoft maọbụ akaụntụ ọrụ. |
Some Windows features are only available if you are using a Microsoft account or work account. |
| 2020 | Ụfọdụ njirimara Windows ga dị adị naanị ma ọ bụrụ n'iji akaụntụ Microsoft maọbụ akaụntụ ọrụ.nt. |
Some Windows features are only available if you are using a Microsoft account or work account. |
| 2022 | Ngwa nwetara site na nhàkọ nwere %1!s! |
Apps acquired by and synced with %1!s! |
| 2023 | Use Windows Anywhere |
Use Windows Anywhere |
| 2024 | How does Windows Anywhere work? |
How does Windows Anywhere work? |
| 2025 | Windows Anywhere powers your device experience with your settings in the cloud using %1!s!. |
Windows Anywhere powers your device experience with your settings in the cloud using %1!s!. |
| 2110 | Okwuntughe gị agaghị emekọrịta ruo mgbe i gosiri njirimara gị na ngwaọrụ a. |
Your passwords won’t sync until you verify your identity on this device. |
| 2112 | Nkwado eziokwū |
Verify |
| 2113 | Mwube agaghị ahàkọ tutu gị emezilite ụfọdụ ozi maka akaụntụ Microsoft gị. |
Settings won’t sync until you update some info for your Microsoft account. |
| 2114 | Mezilite ozi |
Update info |
| 2115 | Mwube agaghị ahàkọ tutu gị emezilite ụfọdụ ozi maka akaụntụ ọrụ maọbụ ụlọakwụkwọ gị. |
Settings won’t sync until you update some info for your work or school account. |
| 2117 | Nhàkọ adịghị adị maka akaụntụ gị. Kpọọ onye nchịkwa sistèm gị iji mezie nke a. |
Sync is not available for your account. Contact your system administrator to resolve this. |